Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+

  • 1 Ndị Eze 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+

  • 1 Ndị Eze 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dị nnọọ ka m kwere Devid nna gị nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nọ n’ocheeze Izrel.’+

  • 2 Ihe E Mere 6:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ugbu a kwa, Jehova bụ́ Chineke Izrel, mezuoro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe i kwere ya ná nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Izrel,+ ma ọ bụrụhaala na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’ije ije n’iwu m,+ dị nnọọ ka i jere n’ihu m.’+

  • 2 Ihe E Mere 7:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze gị guzosie ike,+ dị nnọọ ka mụ na Devid nna gị gbara ndụ,+ m wee sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nke na-achị Izrel.’+

  • 2 Ihe E Mere 21:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ma Jehova achọghị ịla ụlọ Devid n’iyi,+ n’ihi ọgbụgba ndụ+ ya na Devid gbara, dị nnọọ ka o kwuru na ya ga-enye ya+ na ụmụ ya oriọna ga na-enwu mgbe niile.+

  • Abụ Ọma 89:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 M ga-eme ka mkpụrụ ya nọruo mgbe ebighị ebi,+

      Meekwa ka ocheeze ya dịgide dị ka ụbọchị niile nke eluigwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya