Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 12:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 kama ọ bụ ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ n’ebo unu niile ime ka aha ya dịrị na ya, ime ka o biri na ya, ka unu ga-achọ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-abịa.+

  • 1 Ndị Eze 9:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+

  • 2 Ihe E Mere 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jehova wee pụta ìhè+ n’ihu Sọlọmọn n’abalị wee sị ya: “Anụwo m ekpere gị,+ ahọrọwokwa m+ ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga na-achụ àjà.+

  • Abụ Ọma 122:okwu mmeghe-9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid.

      122 Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha na-asị m:+

      “Ka anyị gaa+ n’ụlọ Jehova.”+

       2 Jeruselem, ụkwụ anyị guzo+

      N’ime ọnụ ụzọ ámá gị.+

       3 Jeruselem bụ ebe e wuru dị ka obodo+

      Nke e jikọtara ọnụ ka ọ bụrụ otu,+

       4 Ebe ebo dị iche iche na-agbago,+

      Bụ́ ebo dị iche iche nke Jaa,+

      Ịga nye aha Jehova ekele,+

      Dị ka ihe ncheta o nyere Izrel si dị.+

       5 N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ocheeze ikpe dị,+

      Bụ́ ocheeze ụlọ Devid.+

       6 Rịọnụ arịrịọ ka Jeruselem nwee udo.+

      Gị obodo, ndị hụrụ gị n’anya agaghị echegbu onwe ha.+

       7 Ka udo dịgide n’ime ékpè gị,+

      Ka nchegbu ghara ịdị n’ime ụlọ elu gị.+

       8 M ga-ekwu okwu n’ihi ụmụnne m na ndị enyi m, sị:+

      “Ka udo dị n’ime gị.”+

       9 M ga na-achọ ọdịmma gị+

      N’ihi ụlọ Jehova Chineke anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya