Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 2:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ha wee hapụ Jehova ma malite ife Bel na ihe oyiyi Ashtọret.+

  • Ndị Ikpe 3:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+

  • 1 Ndị Eze 16:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.

  • 1 Ndị Eze 18:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ugbu a, zipụ ozi, kpọkọtara m Izrel dum n’Ugwu Kamel+ nakwa narị ndị amụma Bel+ anọ na iri ise nakwa narị mmadụ anọ bụ́ ndị amụma nke ogwe osisi dị nsọ,+ bụ́ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”+

  • 2 Ndị Eze 17:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ha wee na-ahapụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke ha nyere n’iwu,+ ha wee meere onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ụmụ ehi abụọ,+ meekwa ogwe osisi dị nsọ,+ ha wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ na-efekwa Bel ofufe;+

  • Hosia 2:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 M ga-eme ka ọ zaa ajụjụ+ maka ụbọchị niile ọ nọ na-esurere ihe oyiyi Bel+ ihe nsure ọkụ,+ mgbe o ji ọla ntị ya na ihe ịchọ mma ya na-achọ onwe ya mma,+ na-agakwurukwa ndị ya na ha na-eme enyi,+ ma, ọ bụ m ka o chefuru,’+ ka Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya