Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Ihe anyị kwesịrị ịmụta n’ihe ọjọọ ndị Izrel mere (1-13)

      • Gbaaranụ ikpere arụsị ọsọ (14-22)

        • Tebụl Jehova na tebụl ndị mmụọ ọjọọ (21)

      • Mmadụ ime ihe iwu na-egbochighị ya ime nakwa ichebara ndị ọzọ echiche (23-33)

        • “Na-emenụ ihe niile otú ga-eme ka e too Chineke” (31)

1 Ndị Kọrịnt 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:21
  • +Ọp 14:21, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2001, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 10:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2001, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 10:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:14, 15

1 Ndị Kọrịnt 10:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:6
  • +Ọg 20:11; Jn 4:10, 25

1 Ndị Kọrịnt 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:29, 35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2001, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 10:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:4, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2010, p. 27

    6/15/2001, p. 14-15

    5/15/1999, p. 16-17

    3/1/1995, p. 16

1 Ndị Kọrịnt 10:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:4, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2010, p. 27

    6/15/2001, p. 15-16

    5/15/1999, p. 16-17

    3/1/1995, p. 16

1 Ndị Kọrịnt 10:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:1, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 97-98

    Ụlọ Nche,

    11/15/2010, p. 27

    4/1/2004, p. 29

    6/15/2001, p. 16-17

    5/15/1999, p. 16-17

    3/1/1995, p. 16-17

    7/15/1992, p. 4-5

1 Ndị Kọrịnt 10:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:16
  • +Ọg 21:5, 6; Mt 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2010, p. 27

    6/15/2001, p. 17

    3/1/1995, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 10:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “onye mbibi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:2
  • +Ọg 14:36, 37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2010, p. 27

    6/15/2001, p. 17

    3/1/1995, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 10:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1996, p. 17-22

1 Ndị Kọrịnt 10:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:14; Lu 22:33, 34; Ga 6:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 11

1 Ndị Kọrịnt 10:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 5:8, 9
  • +Lu 22:31, 32; 2Pi 2:9
  • +Aịz 40:29; Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    3/2024, p. 4

    4/2019, p. 3

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2023, p. 12-13

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2017, p. 29-30

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2016, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    4/15/2015, p. 26

    4/15/2014, p. 21

    4/15/2012, p. 27

    11/15/2010, p. 27-28

    5/15/2009, p. 22

    3/15/2008, p. 13

    3/15/2001, p. 11-12, 13-14

    6/15/1996, p. 11

    10/1/1991, p. 10-11

    Nche!, p. 26

1 Ndị Kọrịnt 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:25, 26; 2Kọ 6:17; 1Jn 5:21

1 Ndị Kọrịnt 10:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:27, 28
  • +Mt 26:26; Lu 22:19; 1Kọ 12:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2006, p. 23-24

1 Ndị Kọrịnt 10:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:5

1 Ndị Kọrịnt 10:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 7:15

1 Ndị Kọrịnt 10:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:17
  • +Jud 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2004, p. 5

    1/15/1993, p. 22-24

    12/1/1990, p. 5

1 Ndị Kọrịnt 10:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 41:22; Mal 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2019, p. 30

    Ụlọ Nche,

    7/1/1994, p. 8-13

1 Ndị Kọrịnt 10:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:14; Di 32:21

1 Ndị Kọrịnt 10:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:19; 15:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 35

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 72-73

    Ụlọ Nche,

    3/15/1998, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 10:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:32, 33; 13:4, 5; Fil 2:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 35

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2017, p. 11

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 72-73

    Fee Chineke Ofufe, p. 140-141

1 Ndị Kọrịnt 10:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2010, p. 12

    10/15/1992, p. 30

1 Ndị Kọrịnt 10:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 24:1; 1Ti 4:4

1 Ndị Kọrịnt 10:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 8:7, 10

1 Ndị Kọrịnt 10:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:15, 16; 1Kọ 8:12

1 Ndị Kọrịnt 10:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:6; 1Ti 4:3

1 Ndị Kọrịnt 10:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:16; Kọl 3:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43

1 Ndị Kọrịnt 10:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:13; 1Kọ 8:13; 2Kọ 6:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43

    Ụlọ Nche,

    4/15/2007, p. 22

    9/1/1992, p. 21-22

    Fee Chineke Ofufe, p. 140-141

1 Ndị Kọrịnt 10:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:2; Fil 2:4
  • +1Kọ 9:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 52

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 10:1Ọp 13:21
1 Kọr. 10:1Ọp 14:21, 22
1 Kọr. 10:3Ọp 16:14, 15
1 Kọr. 10:4Ọp 17:6
1 Kọr. 10:4Ọg 20:11; Jn 4:10, 25
1 Kọr. 10:5Ọg 14:29, 35
1 Kọr. 10:6Ọg 11:4, 34
1 Kọr. 10:7Ọp 32:4, 6
1 Kọr. 10:8Ọg 25:1, 9
1 Kọr. 10:9Di 6:16
1 Kọr. 10:9Ọg 21:5, 6; Mt 4:7
1 Kọr. 10:10Ọg 14:2
1 Kọr. 10:10Ọg 14:36, 37
1 Kọr. 10:11Ro 15:4
1 Kọr. 10:12Ilu 28:14; Lu 22:33, 34; Ga 6:1
1 Kọr. 10:131Pi 5:8, 9
1 Kọr. 10:13Lu 22:31, 32; 2Pi 2:9
1 Kọr. 10:13Aịz 40:29; Fil 4:13
1 Kọr. 10:14Di 4:25, 26; 2Kọ 6:17; 1Jn 5:21
1 Kọr. 10:16Mt 26:27, 28
1 Kọr. 10:16Mt 26:26; Lu 22:19; 1Kọ 12:18
1 Kọr. 10:17Ro 12:5
1 Kọr. 10:18Le 7:15
1 Kọr. 10:20Di 32:17
1 Kọr. 10:20Jud 6
1 Kọr. 10:21Ezi 41:22; Mal 1:12
1 Kọr. 10:22Ọp 34:14; Di 32:21
1 Kọr. 10:23Ro 14:19; 15:2
1 Kọr. 10:241Kọ 10:32, 33; 13:4, 5; Fil 2:4
1 Kọr. 10:26Ọm 24:1; 1Ti 4:4
1 Kọr. 10:281Kọ 8:7, 10
1 Kọr. 10:29Ro 14:15, 16; 1Kọ 8:12
1 Kọr. 10:30Ro 14:6; 1Ti 4:3
1 Kọr. 10:31Mt 5:16; Kọl 3:17
1 Kọr. 10:32Ro 14:13; 1Kọ 8:13; 2Kọ 6:3
1 Kọr. 10:33Ro 15:2; Fil 2:4
1 Kọr. 10:331Kọ 9:22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 10:1-33

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+ 2 E jikwa ígwé ojii ahụ na oké osimiri ahụ mee ha niile baptizim ka ha na-eso Mosis. 3 Ha niile rikwara nri Chineke nyere ha.+ 4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+ 5 Ma, Chineke anabataghị ọtụtụ n’ime ha. Ọ bụ ya mere e ji bibie ha n’ala ịkpa.+

6 Anyị kwesịrị ịmụta ihe n’ihe a, ka ihe ọjọọ ghara ịna-agụ anyị agụụ otú ọ gụrụ ha.+ 7 Unu ekperela arụsị otú ụfọdụ n’ime ha kpeere. E dere gbasara ha, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.”+ 8 Ka anyị gharakwa ịkwa iko* otú ụfọdụ n’ime ha kwara, nke mere ka puku iri abụọ na puku atọ (23,000) n’ime ha nwụọ n’otu ụbọchị.+ 9 Ka anyị gharakwa ịnwa Jehova*+ otú ụfọdụ n’ime ha nwara ya, nke mere ka agwọ tagbusịa ha.+ 10 Unu atamukwala ntamu otú ụfọdụ n’ime ha tamuru,+ mmụọ ozi* alaa ha n’iyi.+ 11 E dekwara ihe ndị a mere ha n’akwụkwọ ka e jiri ya kụziere anyị ihe,+ ka anyịnwa ndị bi n’ọgwụgwụ oge a ghara ime ka ha.

12 N’ihi ya, ka onye chere na ya kwụ chịm lezie anya ka ọ ghara ịda.+ 13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+

14 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, gbaaranụ ikpere arụsị ọsọ.+ 15 Unu na-aghọta ihe. N’ihi ya, leenụ ma ihe a m na-ekwu ọ̀ bụ eziokwu. 16 Iko mmanya anyị na-ekele Chineke maka ya, ọ́ bụghị ọbara Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ Achịcha ahụ anyị na-anyawa, ọ́ bụghịkwa ahụ́ Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ 17 Ihe e nwere bụ otu achịcha. N’ihi ya, n’agbanyeghị na anyị dị ọtụtụ, anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile so na-ata otu achịcha ahụ.

18 Chetanụ ndị Izrel. Mgbe ha na-eri ihe ndị a chụrụ n’àjà n’ebe ịchụàjà, ọ́ naghị adị ka ọ̀ bụ ha na Chineke na-erikọ ihe?+ 19 Ihe a m kwuru ọ̀ pụtara na arụsị na ihe ndị e ji chụọrọ arụsị àjà bara uru? 20 Mba. Kama ihe m na-ekwu bụ na ọ bụ ndị mmụọ ọjọọ ka ndị mba ọzọ na-achụrụ àjà, ọ bụghị Chineke.+ Achọghịkwa m ka unu na ndị mmụọ ọjọọ na-emekọ ihe.+ 21 Unu ekwesịghị ịna-aṅụ ihe dị n’iko Jehova* na-aṅụkwa ihe dị n’iko ndị mmụọ ọjọọ. Unu ekwesịghịkwa ịna-eri ihe dị na “tebụl Jehova”*+ na-erikwa ihe dị na tebụl ndị mmụọ ọjọọ. 22 Ka ‘ànyị na-akpasu Jehova* iwe’?+ Ànyị ka ya ike?

23 Anyị nwere ike ime ihe niile iwu na-egbochighị anyị ime, ma ọ bụghị ha niile bara uru. Anyị nwere ike ime ihe niile iwu na-egbochighị anyị ime, ma ọ bụghị ha niile ga-agba anyị ume.+ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ ihe ga-abara onye ọzọ uru, ọ bụghị ihe ga-abara naanị yanwa uru.+

25 Na-erinụ ihe niile a na-ere n’ọdụ anụ, n’ajụghị ase ọ bụla n’ihi akọnuche unu, 26 n’ihi na “ọ bụ Jehova* nwe ụwa na ihe niile dị n’ime ya.”+ 27 Ọ bụrụ na onye na-abụghị nwanna akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla o bupụtaara unu, n’ajụghị ase ọ bụla maka akọnuche unu. 28 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, “E ji anụ a chụọrọ arụsị àjà,” unu erila ya ka unu ghara ime ka onye ahụ gwara unu ya mehie, gharakwa ime ka akọnuche onye ọ bụla nyewe ya nsogbu.+ 29 Akọnuche m na-ekwu abụghị nke unu, kama nke ndị ọzọ. N’ihi na m gaghị eme ihe m nweere onwe m ime, ma ọ bụrụ na akọnuche onye ọzọ ga-ama m ikpe.+ 30 Ọ bụrụgodị na m riri ihe, keleekwa Chineke maka ya, m̀ kwesịrị iri ihe ahụ ma ọ bụrụ na ọ ga-eme ka ndị ọzọ katọwa m?+

31 N’ihi ya, ma ùnu na-eri ihe ma ùnu na-aṅụ ihe ma ùnu na-eme ihe ọ bụla ọzọ, na-emenụ ihe niile otú ga-eme ka e too Chineke.+ 32 Unu emela ihe ga-ewute ndị Juu na ndị Grik nakwa ọgbakọ Chineke.+ 33 M na-agba mbọ eme ihe ga-abara ndị ọzọ uru, ọ bụghị ihe ga-abara m uru.+ M na-eme ihe niile otú ọ ga-adị mmadụ niile mma, ka e nwee ike ịzọpụta ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya