Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Mosis wapụtara mbadamba nkume abụọ ọzọ (1-11)

      • Ihe Jehova chọrọ (12-22)

        • Tụọ egwu Jehova, hụkwa ya n’anya (12)

Diuterọnọmi 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:1

Diuterọnọmi 10:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:4

Diuterọnọmi 10:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Okwu Iri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:15
  • +Ọp 20:1; 34:28; Di 4:13
  • +Di 4:36; 5:4
  • +Ọp 19:17; Di 5:22

Diuterọnọmi 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2006, p. 31

Diuterọnọmi 10:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:23, 24; 33:31, 38
  • +Ọg 20:28

Diuterọnọmi 10:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:33

Diuterọnọmi 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:50; 3:6; 8:14
  • +Ọg 3:30, 31
  • +Ọg 6:23-27; Di 21:5; 2Ih 30:27

Diuterọnọmi 10:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:20, 24; Di 18:1

Diuterọnọmi 10:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:18; 34:28
  • +Ọp 32:14

Diuterọnọmi 10:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18

Diuterọnọmi 10:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Na Hibru, “na-ejere Chineke ozi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Maị 6:8
  • +Di 5:29
  • +Di 5:33; Jos 22:5
  • +Di 6:5; Lu 10:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 25

    Ụlọ Nche,

    10/1/2009, p. 10

Diuterọnọmi 10:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2009, p. 10

Diuterọnọmi 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:11; Ọm 24:1; 115:16

Diuterọnọmi 10:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:37

Diuterọnọmi 10:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Bienụ obi unu úgwù.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:6
  • +Ọp 34:9; Di 9:6; 31:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2007, p. 13

Diuterọnọmi 10:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “eri ngarị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:11; 2Ih 2:5; Ọm 97:9
  • +Ọrụ 10:34; Ro 2:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125

    Bịaruo Jehova Nso, p. 114

Diuterọnọmi 10:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:5; Jes 1:27
  • +Le 19:10; Di 24:14; Ọm 146:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 113-114

Diuterọnọmi 10:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:21; Le 19:34

Diuterọnọmi 10:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-ejere ozi.”

  • *

    Na Hibru, “unu ga-arapara ya n’ahụ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 4:8

Diuterọnọmi 10:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2; Mkp 19:6
  • +2Sa 7:23

Diuterọnọmi 10:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:27; Ọp 1:5; Ọrụ 7:14
  • +Je 15:1, 5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 10:1Ọp 34:1
Diut. 10:3Ọp 34:4
Diut. 10:4Ọp 32:15
Diut. 10:4Ọp 20:1; 34:28; Di 4:13
Diut. 10:4Di 4:36; 5:4
Diut. 10:4Ọp 19:17; Di 5:22
Diut. 10:5Ọp 34:29
Diut. 10:6Ọg 20:23, 24; 33:31, 38
Diut. 10:6Ọg 20:28
Diut. 10:7Ọg 33:33
Diut. 10:8Ọg 1:50; 3:6; 8:14
Diut. 10:8Ọg 3:30, 31
Diut. 10:8Ọg 6:23-27; Di 21:5; 2Ih 30:27
Diut. 10:9Ọg 18:20, 24; Di 18:1
Diut. 10:10Ọp 24:18; 34:28
Diut. 10:10Ọp 32:14
Diut. 10:11Je 15:18
Diut. 10:12Maị 6:8
Diut. 10:12Di 5:29
Diut. 10:12Di 5:33; Jos 22:5
Diut. 10:12Di 6:5; Lu 10:27
Diut. 10:13Di 6:24
Diut. 10:141Ih 29:11; Ọm 24:1; 115:16
Diut. 10:15Di 4:37
Diut. 10:16Di 30:6
Diut. 10:16Ọp 34:9; Di 9:6; 31:27
Diut. 10:17Ọp 18:11; 2Ih 2:5; Ọm 97:9
Diut. 10:17Ọrụ 10:34; Ro 2:11
Diut. 10:18Ọm 68:5; Jes 1:27
Diut. 10:18Le 19:10; Di 24:14; Ọm 146:9
Diut. 10:19Ọp 22:21; Le 19:34
Diut. 10:20Lu 4:8
Diut. 10:21Ọp 15:2; Mkp 19:6
Diut. 10:212Sa 7:23
Diut. 10:22Je 46:27; Ọp 1:5; Ọrụ 7:14
Diut. 10:22Je 15:1, 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 10:1-22

Diuterọnọmi

10 “N’oge ahụ, Jehova gwara m, sị, ‘Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ,+ bịakwute m n’ugwu. Jirikwa osisi rụọrọ onwe gị igbe. 2 M ga-ede okwu ndị dị ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ ị kụriri ná mbadamba nkume ndị a. Ị ga-etinyekwa ha n’igbe ahụ.’ 3 M wee jiri osisi akeshịa rụọ igbe, wapụtakwa mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ. M bu mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka+ gbagoo n’ugwu ahụ. 4 O wee dee ihe ahụ o deburu ná mbadamba nkume ndị mbụ ahụ+ ná mbadamba nkume ndị a, ya bụ, Iwu Iri ahụ,*+ bụ́ ihe Jehova si n’ọkụ gwa unu n’ugwu ahụ+ n’ụbọchị unu zukọtara.+ Jehova bunyekwara m ha. 5 M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata+ ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, bụ́ ebe ha ka dị, otú Jehova nyere m n’iwu.

6 “Ndị Izrel sizi Bierọt Bene-jeekan pụọ gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e liekwa ya n’ebe ahụ.+ Elieza nwa ya nwoke wee nọchie ya, malite ịrụ ọrụ nchụàjà.+ 7 Ha si ebe ahụ pụọ gawa Gọdgọda, sikwa na Gọdgọda gawa Jọtbata,+ bụ́ ala iyi dị iche iche na-asọ na ya.

8 “N’oge ahụ, Jehova họpụtara ebo Livaị+ ka ha na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha nọrọ n’ihu Jehova na-ejere ya ozi, jirikwa aha ya na-agọzi ndị mmadụ,+ otú ha na-eme ruo taa. 9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+ 10 Anọrọ m n’ugwu ahụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ otú m nọrọ n’oge mbụ. Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.+ Jehova achọghị ibibi unu. 11 Jehova wee sị m, ‘Gaa duru ndị a. Kwadebe ka unu pụọ, ka ha wee banye weghara ala m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha.’+

12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị chọrọ n’aka gị?+ Ọ bụ naanị ihe a: ka ị na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke gị,+ ka ị na-eme uche ya n’ihe niile,+ ka ị hụ ya n’anya, ka i jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na-efe Jehova bụ́ Chineke gị,*+ 13 nakwa ka ị na-edebe iwu Jehova ma na-eso ntụziaka ya ndị m na-enye gị n’iwu taa, ka ihe dịrị gị ná mma.+ 14 Lee, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị nwe eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, nakwa ụwa na ihe niile dị n’ime ya.+ 15 Ma ọ bụ naanị nna nna unu hà ka Jehova mere ka ha bịa ya nso, ọ hụkwara ha n’anya. O si ná ndị niile họrọ unu, bụ́ ụmụ ha,+ otú o merela taa. 16 Meenụ ka obi unu dị ọcha,*+ kwụsịkwanụ ime isi ike.+ 17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kacha chi niile+ na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile, Chineke dị ebube, onye dị ike, na onye e kwesịrị ịna-atụ egwu, onye na-anaghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ naghịkwa anara aka azụ.* 18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà. 19 Unu ga-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya n’ihi na unu bụbu ndị mbịarambịa n’Ijipt.+

20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-atụ egwu. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,*+ unu ahapụkwala ya.* Ọ bụkwa aha ya ka unu ga-eji ṅụọ iyi. 21 Ọ bụ ya ka unu ga-eto.+ Ọ bụ Chineke unu, onye meere unu nnukwu ihe a niile na ihe ndị a dị egwu unu ji anya unu hụ.+ 22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya