Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Ịlaịja gara hụ Obedaya na Ehab (1-18)

      • Ịlaịja na ndị amụma Bel gara n’ugwu Kamel (19-40)

        • “Olee mgbe unu ga-akwụsị ịkwụ ụzọ ebe abụọ?” (21)

      • Afọ atọ na ọkara mmiri na-ezoghị gafere (41-46)

1 Ndị Eze 18:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 4:25; Jes 5:17
  • +Ọm 65:9, 10; Jer 14:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 19

    4/1/1992, p. 17

1 Ndị Eze 18:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:26; Di 28:24

1 Ndị Eze 18:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 20

1 Ndị Eze 18:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 20

1 Ndị Eze 18:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 1:8

1 Ndị Eze 18:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:2, 3

1 Ndị Eze 18:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 2:15, 16; Mt 4:1; Ọrụ 8:39

1 Ndị Eze 18:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:4

1 Ndị Eze 18:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “onye m guzo n’ihu ya.”

1 Ndị Eze 18:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:4; 1Ez 9:9; 16:30-33

1 Ndị Eze 18:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:26, 31
  • +1Ez 16:33

1 Ndị Eze 18:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 2:11; Ho 10:2; Mt 12:30; 1Kọ 10:21; 2Kọ 6:14, 15
  • +Ọp 20:5; Jos 24:15; 1Sa 7:3; Ọm 100:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 46

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2017, p. 14-15

    Ṅomie, p. 86-87

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 19

    12/15/2005, p. 24-29

    7/1/2005, p. 30-31

    1/1/1998, p. 30

1 Ndị Eze 18:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:9, 10

1 Ndị Eze 18:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 87

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 19

1 Ndị Eze 18:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 6:31
  • +Le 9:23, 24; Di 4:24; Ikp 6:21; 1Ih 21:26; 2Ih 7:1

1 Ndị Eze 18:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:20; Jer 10:5; Da 5:23; Hab 2:18, 19; 1Kọ 8:4

1 Ndị Eze 18:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “o nwere ebe ọ gara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 41:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 88

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 20

1 Ndị Eze 18:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1998, p. 30

1 Ndị Eze 18:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme ka ndị amụma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 44:19, 20

1 Ndị Eze 18:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 88-90

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 20

    12/15/2005, p. 26

1 Ndị Eze 18:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 32:28, 30; 35:10; Aịz 48:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 88-90

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 20

1 Ndị Eze 18:32

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Sia bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu sia bụ lita 7.33. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:25; Di 27:6

1 Ndị Eze 18:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:9; Le 1:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1998, p. 30-31

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 17

1 Ndị Eze 18:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 17

1 Ndị Eze 18:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 17

1 Ndị Eze 18:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:41
  • +Je 26:24
  • +Je 28:13
  • +Ọg 16:28; Jn 11:42

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 90

    Ụlọ Nche,

    10/1/2010, p. 4-5

    1/1/2008, p. 20

1 Ndị Eze 18:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 31:18; Ezi 33:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 90

    Ụlọ Nche,

    10/1/2010, p. 4-5

    1/1/2008, p. 20

1 Ndị Eze 18:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 9:23, 24; Ikp 6:21; 2Ih 7:1
  • +1Ez 18:23, 24

1 Ndị Eze 18:40

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na ndagwurugwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 5:20, 21; Ọm 83:9
  • +Di 13:1-5; 18:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 90-91

    Ụlọ Nche,

    1/1/2008, p. 20-21

1 Ndị Eze 18:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 93, 94-95

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 17-18

1 Ndị Eze 18:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 5:17, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 93-94

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 17-18

1 Ndị Eze 18:43

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 94-95

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 18-19

1 Ndị Eze 18:44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 95-97

    Ụlọ Nche,

    1/1/2009, p. 15-16

    4/1/2008, p. 18-20

1 Ndị Eze 18:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 12:18; Job 38:37
  • +Jos 19:17, 18; 1Ez 21:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 97

    Ụlọ Nche,

    4/1/2008, p. 20

1 Ndị Eze 18:46

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ya ekee ájị̀.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 98-99

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 18

    4/1/2008, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 18:1Lu 4:25; Jes 5:17
1 Eze 18:1Ọm 65:9, 10; Jer 14:22
1 Eze 18:2Le 26:26; Di 28:24
1 Eze 18:41Ez 16:31
1 Eze 18:72Ez 1:8
1 Eze 18:101Ez 17:2, 3
1 Eze 18:122Ez 2:15, 16; Mt 4:1; Ọrụ 8:39
1 Eze 18:131Ez 18:4
1 Eze 18:18Ọp 20:4; 1Ez 9:9; 16:30-33
1 Eze 18:19Jos 19:26, 31
1 Eze 18:191Ez 16:33
1 Eze 18:21Jer 2:11; Ho 10:2; Mt 12:30; 1Kọ 10:21; 2Kọ 6:14, 15
1 Eze 18:21Ọp 20:5; Jos 24:15; 1Sa 7:3; Ọm 100:3
1 Eze 18:221Ez 19:9, 10
1 Eze 18:24Ikp 6:31
1 Eze 18:24Le 9:23, 24; Di 4:24; Ikp 6:21; 1Ih 21:26; 2Ih 7:1
1 Eze 18:26Aịz 45:20; Jer 10:5; Da 5:23; Hab 2:18, 19; 1Kọ 8:4
1 Eze 18:27Aịz 41:23
1 Eze 18:29Aịz 44:19, 20
1 Eze 18:301Ez 19:14
1 Eze 18:31Je 32:28, 30; 35:10; Aịz 48:1
1 Eze 18:32Ọp 20:25; Di 27:6
1 Eze 18:33Je 22:9; Le 1:7, 8
1 Eze 18:36Ọp 29:41
1 Eze 18:36Je 26:24
1 Eze 18:36Je 28:13
1 Eze 18:36Ọg 16:28; Jn 11:42
1 Eze 18:37Jer 31:18; Ezi 33:11
1 Eze 18:38Le 9:23, 24; Ikp 6:21; 2Ih 7:1
1 Eze 18:381Ez 18:23, 24
1 Eze 18:40Ikp 5:20, 21; Ọm 83:9
1 Eze 18:40Di 13:1-5; 18:20
1 Eze 18:411Ez 17:1
1 Eze 18:42Jes 5:17, 18
1 Eze 18:451Sa 12:18; Job 38:37
1 Eze 18:45Jos 19:17, 18; 1Ez 21:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 18:1-46

Ndị Eze nke Mbụ

18 Ka oge na-aga, n’afọ nke atọ+ mmiri na-ezobeghị, Jehova gwara Ịlaịja, sị: “Gaa hụ Ehab, m ga-emekwa ka mmiri zoo.”+ 2 N’ihi ya, Ịlaịja gawara ịhụ Ehab mgbe ezigbo ụnwụ ka dị+ na Sameria.

3 Ma, Ehab kpọrọ Obedaya, onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ bịa. (Obedaya na-atụ nnọọ egwu Jehova. 4 Mgbe Jezibel+ nọ na-egbu ndị amụma Jehova, Obedaya kpọọrọ otu narị (100) ndị amụma zoo ha n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri.) 5 Ehab wee gwa Obedaya, sị: “Gaa gburugburu ala a, n’ebe niile e nwere isi iyi nakwa na ndagwurugwu niile, ka anyị lee ma ànyị ga-ahụ ahịhịa ndụ ịnyịnya na jakị anyị ga na-ata, ka anụmanụ anyị niile ghara ịnwụcha.” 6 Ha abụọ kere ebe ndị ha ga-aga n’ala ahụ eke, Ehab esi otu ụzọ gawa naanị ya, Obedaya esi ụzọ ọzọ gawa naanị ya.

7 Ka Obedaya nọ na-aga, Ịlaịja gara ka ya na ya hụ. Ozugbo Obedaya hụrụ ya, ọ matara ya, wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, sị: “Onyenwe m Ịlaịja, ọ̀ bụ gị bụ onye a?”+ 8 Ya asị ya: “Ọ bụ m. Gaa gwa onyenwe gị na Ịlaịja nọ ebe a.” 9 Ma ọ sịrị: “Olee ihe m mere nke mere ị ga-eji nyefee ohu gị n’aka Ehab ka o gbuo m? 10 Eji m Jehova, bụ́ Chineke gị, onye dị ndụ, na-aṅụ iyi na o nweghị mba ma ọ bụ alaeze onyenwe m na-ezibeghị ozi ka a gaa chọọ gị. Ọ na-abụ, mba ndị ahụ na alaeze ndị ahụ sị na ị nọghị n’obodo ha, ya agwa ha ka ha ṅụọrọ ya iyi na ha ahụghị gị n’eziokwu.+ 11 Ugbu a, ị na-asị m gaa gwa onyenwe m na Ịlaịja nọ ebe a. 12 M hapụ gị ugbu a gawa, mmụọ Jehova ga-ebuga gị+ ebe m na-agaghị ama. Ọ bụrụkwa na mụ agaa kọọrọ Ehab sị lekwa ebe ị nọ, ya abịa, ọ hụghị gị, ọ ga-egbu m. Ma, mụnwa, bụ́ ohu gị, si na nwata tụwa egwu Jehova. 13 Onyenwe m, ọ̀ bụ na a gwabeghị gị ihe m mere mgbe Jezibel nọ na-egbu ndị amụma Jehova, na m zoro otu narị ndị amụma Jehova n’ọgba, mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na-enyekwa ha nri na mmiri?+ 14 Ma ị na-asị ugbu a ka m gaa gwa onyenwe m na Ịlaịja nọ ebe a. Ọ ga-egbunụ m.” 15 Ma, Ịlaịja sịrị ya: “Eji m Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye dị ndụ na onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na mụ na ya ga-ahụ taa.”

16 Obedaya gawaziri gaa gwa Ehab, Ehab agawa ịhụ Ịlaịja.

17 Ozugbo Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye tinyere ndị Izrel ná nnukwu nsogbu?”

18 Ịlaịja asị ya: “Etinyeghị m ndị Izrel ná nsogbu, kama ọ bụ gị na ezinụlọ nna gị tinyere ndị Izrel ná nsogbu, n’ihi na unu kwụsịrị idebe iwu Jehova fewe Bel.+ 19 Ugbu a, kpọkọtara m ndị Izrel niile n’Ugwu Kamel,+ ha na narị ndị amụma Bel anọ na iri ise (450) nakwa narị ndị amụma anọ (400) na-efe ogwe osisi arụsị,*+ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.” 20 Ehab wee zie ozi a gaa gwa ndị Izrel niile na ndị amụma ahụ, ha ezukọọ n’Ugwu Kamel.

21 Ịlaịja bịakwuteziri ha niile, sị ha: “Olee mgbe unu ga-akwụsị ịkwụ ụzọ ebe abụọ?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya,+ Ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ma ha ekwughị ihe ọ bụla. 22 Ịlaịja asị ha: “Naanị m bụ onye amụma Jehova fọrọnụ,+ ma ndị amụma Bel dị narị ụmụ nwoke anọ na iri ise (450). 23 Ka ha kpụnye anyị oké ehi abụọ, ka ha họrọkwa otu oké ehi ma bọkasịa ya, dokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma ha agaghị etinye ya ọkụ. M ga-abọkasị oké ehi nke ọzọ, dokwasịkwa ya n’elu nkụ, ma agaghị m etinye ya ọkụ. 24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma m ga-akpọku aha Jehova. Ihe a ga-eji ama Chi nke bụ́ ezi Chineke bụ nke ji ọkụ za.”+ Ha niile asị: “Ihe i kwuru dị mma.”

25 Ịlaịja agwazie ndị amụma Bel, sị: “Burunụ m ụzọ họrọ otu oké ehi bọkasịa, n’ihi na unu dị ọtụtụ. Kpọkuokwanụ chi unu, ma unu etinyekwala anụ ahụ ọkụ.” 26 Ha wee kpụrụ oké ehi e nyere ha, bọkasịa ya, na-akpọku Bel si n’ụtụtụ ruo n’ehihie, na-asị: “Bel, za anyị!” Ma a nụghị olu ọ bụla, o nweghịkwa onye zara ha.+ Ha nọkwa na-awụgharị gburugburu ebe ịchụàjà ahụ ha rụrụ. 27 N’ehihie, Ịlaịja malitere ịkwa ha emo, sị: “Kpọkusienụ ya ike. Unu manụ na ọ bụ chi.+ Ọ ga-abụ na o nwere ihe na-echegbu ya, ma ọ bụkwanụ na ọ gara mposi.* O nwekwara ike ịbụ na ọ na-arahụ ụra, nke na e kwesịrị ịkpọte ya.” 28 Ha wee kpọkusiwe ya ike, jirikwa daga na ube na-amakasị onwe ha ahụ́, otú ha na-eme, ruo mgbe ọbara zuru ha ahụ́. 29 Ha nọ na-emegheri emegheri* ehihie niile agaa, megidekwa otú ahụ ruo oge e ji achụ àjà ọka ná mgbede. Ma, a nụghị olu ọ bụla. O nweghị onye zara ha, o nweghịkwa ihe ọ bụla merenụ.+

30 N’ikpeazụ, Ịlaịja gwara ndị ahụ niile, sị: “Bịanụ.” Ha niile abịakwute ya, ya arụzie ebe ịchụàjà Jehova nke a kwaturu akwatu.+ 31 O butekwara nkume iri na abụọ ebe ahụ, nke bụ́kwanụ ole ebo ụmụ Jekọb dị. Jekọb a ka Jehova gwara, sị: “Aha gị ga-abụ Izrel.”+ 32 Ịlaịja jikwa nkume ndị ahụ rụọ ebe ịchụàjà+ n’aha Jehova. O gwukwara olulu gburugburu ebe ịchụàjà ahụ. Ebe o gwuru olulu ahụ hà ka ebe a ghara mkpụrụ ruru sia* abụọ. 33 Mgbe o gwuchara olulu ahụ, ọ haziri nkụ n’usoro, bọkasịa oké ehi ahụ, ma dokwasị ya n’elu nkụ ahụ.+ O kwuziri, sị: “Gbajuonụ nnukwu ite anọ mmiri ma wụọ ya n’elu anụ a e ji achụ àjà a na-esu ọkụ nakwa n’elu nkụ a.” 34 Ọ gwakwara ha sị: “Gbajuonụ ha, wụọ ya ọzọ,” ha emee ya, ya asịkwa ha ọzọ: “Gbajuonụ ha, wụọ ya nke ugboro atọ,” ha emeekwa ya nke ugboro atọ. 35 Mmiri ahụ juru gburugburu ebe ịchụàjà ahụ. Ịlaịja gbajukwara olulu ahụ mmiri.

36 Mgbe o ruru oge e ji achụ àjà ọka,+ Ịlaịja onye amụma gara ebe ịchụàjà ahụ nso, sị: “Jehova bụ́ Chineke Ebreham,+ Aịzik,+ na Izrel, biko, mee ka onye ọ bụla mata taa na ị bụ Chineke n’Izrel, na m bụ ohu gị, nakwa na ọ bụ gị gwara m mee ihe ndị a niile.+ 37 Jehova, biko za m. Biko za m, ka ndị a nwee ike mara na ọ bụ gị, Jehova, bụ ezi Chineke nakwa na ị chọrọ ka obi ha dịrịghachi n’ebe ị nọ.”+

38 Jehova zitere ọkụ ozugbo ahụ, ya erepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ,+ nkụ ndị ahụ, nkume ndị ahụ, na ájá ndị dị ebe ahụ. Ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+ 39 Ozugbo ndị niile nọ ebe ahụ hụrụ ya, ha gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, sị: “Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke! Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke!” 40 Ịlaịja sịziri ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichikwara ha ozugbo, Ịlaịja akpụrụ ha gaa n’iyi* Kaịshọn,+ gbuo ha ebe ahụ.+

41 Ịlaịja gwakwara Ehab, sị: “Lawa, gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya, n’ihi na m na-anụ ụzụ ezigbo mmiri na-aga izo.”+ 42 Ehab lawara ka ọ gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya. Ma Ịlaịja gbagooro n’ugwu Kamel hulata ala ma kpunye ihu n’agbata ikpere ya abụọ.+ 43 Ọ sịkwara onye na-ejere ya ozi: “Biko, gbagoo lee anya ná mpaghara oké osimiri.” Onye ahụ na-ejere ya ozi agbagoo lee anya ebe ahụ ma sị ya: “O nweghị ihe m na-ahụ.” Ma, Ịlaịja gwara ya ugboro asaa ka ọ gaghachi. 44 Mgbe ọ gara nke ugboro asaa, ọ sịrị: “E nwere obere ígwé ojii dị ka aka mmadụ nke si n’oké osimiri na-apụta.” Ịlaịja asị ya: “Gaa gwa Ehab, sị, ‘Kwadebe ụgbọ ịnyịnya gị, lawakwa ka nnukwu mmiri na-aga izo ghara igbochi gị ịla.’” 45 O teghị aka, eluigwe agbachie, ifufe efewe, nnukwu mmiri ezowekwa.+ Ma, Ehab gbaara ụgbọ ịnyịnya ya lawa Jezril.+ 46 Ma Jehova nyere Ịlaịja ike, ya ekee uwe mwụda ya* n’úkwù, buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya