Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Hibru 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

      • Ọbara anụmanụ enweghị ike iwepụ mmehie (1-4)

        • E nwere ihe Iwu ahụ nọchiri anya ya (1)

      • Kraịst chụrụ àjà naanị otu ugboro (5-18)

      • Ụzọ ọhụrụ nke na-eduba ná ndụ (19-25)

        • Ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị (24, 25)

      • Anyị ekwesịghị ịkpachara anya na-eme mmehie (26-31)

      • Obi ike na okwukwe ga-eme ka anyị tachie obi (32-39)

Ndị Hibru 10:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ndị mmadụ enweghị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 8:5
  • +Kọl 2:16, 17
  • +Hib 7:19; 9:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 17

Ndị Hibru 10:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 16:34

Ndị Hibru 10:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1991, p. 12

Ndị Hibru 10:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 6 2017, p. 8

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 18

    7/1/1996, p. 14

    10/15/1990, p. 12

Ndị Hibru 10:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 18

    10/15/1990, p. 12

Ndị Hibru 10:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 28

    8/15/2000, p. 18

    3/1/1995, p. 14

    3/1/1994, p. 30

    10/15/1990, p. 12

Ndị Hibru 10:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Iwu Mosis.

Ndị Hibru 10:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:6-8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 161

Ndị Hibru 10:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:4
  • +Hib 13:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2020, p. 31

    Mmezu Mkpughe, p. 161

    Ụlọ Nche,

    7/1/1996, p. 14-15

Ndị Hibru 10:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-ejere ọhaneze ozi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:27, 28
  • +Ọp 29:38; Ọg 28:3
  • +Hib 7:18; 10:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 11

Ndị Hibru 10:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:34

Ndị Hibru 10:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:1; 1Kọ 15:25

Ndị Hibru 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 7:19

Ndị Hibru 10:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 31:33; Hib 8:10

Ndị Hibru 10:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 31:34; Hib 8:12

Ndị Hibru 10:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’Ebe Kacha Nsọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 9:8, 24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 28

    Mmezu Mkpughe, p. 161

Ndị Hibru 10:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:51

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 28

    Mmezu Mkpughe, p. 161

    Ụlọ Nche,

    1/15/2000, p. 15-16

    7/1/1996, p. 15-16

Ndị Hibru 10:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Zek 6:13; Hib 3:6

Ndị Hibru 10:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 1:7
  • +Efe 5:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 19-20

Ndị Hibru 10:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:58; Kọl 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 20-21

    12/15/1999, p. 23

Ndị Hibru 10:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:23; 1Ti 6:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10

    Uche Jehova, ihe ọmụmụ 6

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 19-21

    3/15/2013, p. 16

    2/1/2009, p. 20

    3/15/2002, p. 24-25

    8/15/2000, p. 21-22

    12/15/1999, p. 22-23

    3/15/1999, p. 11

    3/1/1998, p. 14-19

    4/1/1995, p. 15-18, 20

    8/15/1993, p. 8-9

    Ihe Ọmụma, p. 163

Ndị Hibru 10:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:12; Ọrụ 2:42
  • +Aịz 35:3; Ro 1:11, 12
  • +Ro 13:11; 2Pi 3:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2018, p. 20-24

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2016, p. 6-7

    Teta!,

    9/2014, p. 11

    11/8/1997, p. 30

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 19, 21-22

    2/1/2009, p. 20

    11/15/2002, p. 4, 6-7

    3/15/2002, p. 24-25

    3/1/2002, p. 16

    8/15/2000, p. 21-22

    3/15/2000, p. 16-17

    12/15/1999, p. 22-23

    11/15/1999, p. 20

    3/1/1998, p. 14-19

    4/1/1995, p. 15-16, 18-20

    11/15/1993, p. 21-22

    8/15/1993, p. 8-9

    9/1/1991, p. 22-23

    12/15/1990, p. 15-18, 19-20

Ndị Hibru 10:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 2:21
  • +Mt 12:32; Hib 6:4-6; 1Jn 5:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2011, p. 24

    11/1/2008, p. 10

    9/15/1992, p. 9-10

Ndị Hibru 10:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 26:11

Ndị Hibru 10:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’enwereghị ya ọmịiko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:6

Ndị Hibru 10:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:27, 28; Lu 22:20
  • +Hib 6:4-6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 23

Ndị Hibru 10:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:35, 36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2008, p. 10

Ndị Hibru 10:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:6; Hib 6:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1999, p. 17

    1/1/1998, p. 9

    12/1/1996, p. 29-31

Ndị Hibru 10:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “a kpọpụtara unu n’ọgbọ egwuregwu.”

  • *

    Ma ọ bụ “unu kwụ ndị e mere ụdị ihe ndị a n’akụkụ.”

Ndị Hibru 10:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:12
  • +Lu 16:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2007, p. 30-31

    1/1/2006, p. 22-23

    5/1/2001, p. 13-14

Ndị Hibru 10:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ikwu okwu n’atụghị ụjọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:32; 1Kọ 15:58

Ndị Hibru 10:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 21:19; Jes 5:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2015, p. 30-31

    4/1/1996, p. 32

    11/1/1991, p. 9

Ndị Hibru 10:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 26:20
  • +Hab 2:3; 2Pi 3:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2023, p. 30-31

Ndị Hibru 10:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 3:16; Ro 1:17
  • +Hab 2:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụbọchị Jehova, p. 187-188

    Ụlọ Nche,

    2/1/2000, p. 15

    12/15/1999, p. 20-21

Ndị Hibru 10:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 2:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 17-18

    12/15/1999, p. 14-24

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Hib. 10:1Hib 8:5
Hib. 10:1Kọl 2:16, 17
Hib. 10:1Hib 7:19; 9:9
Hib. 10:3Le 16:34
Hib. 10:6Ọm 40:6
Hib. 10:7Ọm 40:8
Hib. 10:9Ọm 40:6-8
Hib. 10:10Ga 1:4
Hib. 10:10Hib 13:12
Hib. 10:111Sa 2:27, 28
Hib. 10:11Ọp 29:38; Ọg 28:3
Hib. 10:11Hib 7:18; 10:1
Hib. 10:12Ro 8:34
Hib. 10:13Ọm 110:1; 1Kọ 15:25
Hib. 10:14Hib 7:19
Hib. 10:16Jer 31:33; Hib 8:10
Hib. 10:17Jer 31:34; Hib 8:12
Hib. 10:19Hib 9:8, 24
Hib. 10:20Mt 27:51
Hib. 10:21Zek 6:13; Hib 3:6
Hib. 10:221Jn 1:7
Hib. 10:22Efe 5:25, 26
Hib. 10:231Kọ 15:58; Kọl 1:23
Hib. 10:24Kọl 3:23; 1Ti 6:18
Hib. 10:25Di 31:12; Ọrụ 2:42
Hib. 10:25Aịz 35:3; Ro 1:11, 12
Hib. 10:25Ro 13:11; 2Pi 3:11, 12
Hib. 10:262Pi 2:21
Hib. 10:26Mt 12:32; Hib 6:4-6; 1Jn 5:16
Hib. 10:27Aịz 26:11
Hib. 10:28Di 17:6
Hib. 10:29Mt 26:27, 28; Lu 22:20
Hib. 10:29Hib 6:4-6
Hib. 10:30Di 32:35, 36
Hib. 10:322Kọ 4:6; Hib 6:4
Hib. 10:34Mt 5:12
Hib. 10:34Lu 16:9
Hib. 10:35Mt 10:32; 1Kọ 15:58
Hib. 10:36Lu 21:19; Jes 5:11
Hib. 10:37Aịz 26:20
Hib. 10:37Hab 2:3; 2Pi 3:9
Hib. 10:38Jn 3:16; Ro 1:17
Hib. 10:38Hab 2:4
Hib. 10:392Pi 2:20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Hibru 10:1-39

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Hibru

10 Iwu ahụ* nọchiri anya+ ihe ọma ndị na-abịa abịa,+ ma ọ bụghị ya bụ ihe ọma ndị ahụ. N’ihi ya, o nweghị* ike iji àjà ndị a na-achụ mgbe niile kwa afọ mee ka ndị na-abịakwute Chineke zuo okè.+ 2 A sị na o nwere ike ime ka ha zuo okè, ọ̀ bụ na a garaghị akwụsị ịchụ àjà ndị ahụ maka na obi agaghịzi na-ama ndị na-efe Chineke ikpe ma e mehaala ka ha dị ọcha otu ugboro? 3 Ma àjà ndị ahụ na-echetara ndị mmadụ kwa afọ+ na ha bụ ndị mmehie, 4 n’ihi na ọbara oké ehi na ọbara ewu enweghị ike iwepụ mmehie.

5 N’ihi ya, mgbe ọ bịara n’ụwa, ọ sịrị: “‘Ihe ị chọrọ abụghị àjà na onyinye, kama ị kwadebeere m ahụ́. 6 I nweghị mmasị n’àjà a na-esucha ọkụ nakwa n’àjà mmehie.’+ 7 M wee sị: ‘Lee, abịala m ime uche gị, Chineke+ (e dere banyere m n’akwụkwọ mpịakọta).’” 8 Mgbe o kwuchara, sị: “Ihe ị chọrọ abụghị àjà na onyinye, i nweghịkwa mmasị n’àjà a na-esucha ọkụ nakwa n’àjà mmehie,” ya bụ, àjà ndị Iwu* kwuru ka a na-achụ, 9 o kwuziri, sị: “Lee, abịala m ime uche gị.”+ O wepụrụ ihe nke mbụ ka o wee webata nke abụọ. 10 Ọ bụ “uche”+ Chineke a mere e ji jiri àjà e ji ahụ́ Jizọs Kraịst chụọ naanị otu ugboro mee ka anyị dị nsọ.+

11 Onye nchụàjà ọ bụla na-eguzo kwa ụbọchị na-eje ozi dị nsọ*+ ma na-achụ otu ụdị àjà ugboro ugboro,+ bụ́ àjà ndị na-enweghị ike iwepụcha mmehie.+ 12 Ma nwoke a chụrụ otu àjà maka mmehie, bụ́ àjà ga-adịru mgbe niile, nọrọzie ala n’aka nri Chineke.+ 13 Malite mgbe ahụ gawa, ọ nọ na-eche ruo mgbe a ga-eme ka ndị iro ya bụrụ ihe o ji agbakwasị ụkwụ.+ 14 N’ihi na ọ bụ otu àjà ọ chụrụ ka o ji mee ka ndị a na-edo nsọ zuo okè+ mgbe niile. 15 Mmụọ nsọ na-agbakwara anyị àmà na ọ bụ eziokwu, n’ihi na mgbe o kwuchara, sị: 16 “‘Ihe a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ha ga-agba mgbe oge ahụ gachara,’ ka Jehova* kwuru. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’obi ha,’”+ 17 o kwuziri, sị: “Agaghịzi m echeta mmehie ha na omume ọjọọ ha.”+ 18 Ebe ọ bụ na a gbagharala ha mmehie ha, e nweghịzi àjà a ga-achụ maka mmehie.

19 Ụmụnna m, ebe ọ bụ na ọbara Jizọs na-eme ka obi sie anyị ike isi n’ụzọ e si abanye n’ebe nsọ*+ ahụ na-abanye, 20 bụ́ ụzọ ọhụrụ o megheere anyị nke na-eduba ná ndụ, nke e si n’ákwà mgbochi ahụ abanye,+ ya bụ, ahụ́ ya, 21 ebe ọ bụkwa na anyị nwere onye nchụàjà ukwu na-elekọta ụlọ Chineke,+ 22 ka anyị jiri ezi obi na-abịa Chineke nso ma nwee okwukwe siri ezigbo ike, ebe ọ bụ na e meela ka obi anyị dị ọcha ka anyị ghara inwe akọnuche ọjọọ,+ e jirikwa mmiri dị ọcha sachaa ahụ́ anyị.+ 23 Ka anyị nọgidesie ike na-ekwupụta olileanya anyị n’ihu ọha n’amaghị jijiji,+ n’ihi na onye kwere anyị nkwa kwesịrị ka a tụkwasị ya obi. 24 Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche n’ihi na ọ ga-eme ka anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya ma na-arụ ezigbo ọrụ.+ 25 Ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị+ otú ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume+ ma na-emekwu ihe ndị a ebe anyị na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+

26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị akpachara anya na-eme mmehie mgbe anyị matachara eziokwu nke ọma,+ e nweghịzi àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie anyị,+ 27 kama ihe ga-echere anyị bụ ikpe dị egwu na iwe Chineke na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị na-emegide ya.+ 28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+ 29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+ 30 N’ihi na anyị ma Onye kwuru, sị: “Ọ bụ m ga-abọ ọbọ. M ga-akwụ ụgwọ.” E dekwara, sị: “Jehova* ga-ekpe ndị ya ikpe.”+ 31 Mmadụ daba n’aka Chineke dị ndụ, nke ya agwụla.

32 Ma, na-echetanụ ụbọchị ndị gara aga, bụ́ mgbe e mechara ka unu hụ ìhè.+ N’oge ahụ, unu tachiri obi mgbe unu nọ na-atagbu onwe unu n’ahụhụ. 33 N’oge ụfọdụ, a kparịrị unu n’ihu ọha* ma kpagbuo unu. N’oge ụfọdụkwa, unu so ndị e mere ụdị ihe ndị a taa ahụhụ.* 34 N’ihi na unu meteere ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ ebere, unu akwụsịghịkwa inwe ọṅụ mgbe e bukọọrọ ihe unu,+ ebe unu ma na unu nwere ihe ka mma, nke na-adịgide adịgide.+

35 N’ihi ya, unu akwụsịla inwe obi ike,* ebe ọ bụ na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu.+ 36 N’ihi na unu kwesịrị ịtachi obi,+ ka unu wee nweta ihe Chineke kwere ná nkwa mgbe unu mechara uche ya. 37 N’ihi na ọ ka fọrọ “obere oge,”+ ‘onye ahụ nke na-abịa ga-abịarute, ọ gaghịkwa egbu oge.’+ 38 “Ma onye nke m nke na-eme ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe,”+ ‘ọ bụrụkwa na o si n’ebe m nọ laa azụ, ihe ya agaghị amasị m.’*+ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie anyị,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe ndụ* anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya