Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs

      • Ikwu ihe dị mma na ịkpa àgwà dị mma (1-5)

      • Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè (6-14)

      • Jupụtanụ na mmụọ nsọ (15-20)

        • Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa (16)

      • Ọdụ a dụrụ ndị di na ndị nwunye (21-33)

Ndị Efesọs 5:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eṅominụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:48; Lu 6:36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 24-27

    10/1/2008, p. 15

    11/1/2005, p. 17-18

    12/1/1997, p. 16-17

    4/1/1994, p. 26-28

Ndị Efesọs 5:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “unu.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:14
  • +Jn 13:34; 1Jn 3:23
  • +Ọp 29:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 300

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 28

Ndị Efesọs 5:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 5:11; Kọl 3:5
  • +1Te 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 59

    Ụlọ Nche,

    8/1/1993, p. 11

Ndị Efesọs 5:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:8
  • +1Te 5:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    6/8/2003, p. 27

Ndị Efesọs 5:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:28, 29
  • +1Ti 3:8; Taị 1:7
  • +1Kọ 6:9, 10; Ga 5:19, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Ụlọ Nche,

    6/15/2001, p. 6

    4/15/1990, p. 31

Ndị Efesọs 5:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 22

Ndị Efesọs 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 22-23

Ndị Efesọs 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:16; Jn 12:36
  • +1Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 20-21, 23-24

    Ụlọ Nche,

    7/15/2009, p. 5-6

Ndị Efesọs 5:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:22, 23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2002, p. 16-17

    8/15/1991, p. 18-23

Ndị Efesọs 5:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 44

    Ụlọ Nche,

    5/1/2003, p. 10-12

Ndị Efesọs 5:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:12, 13; 2Kọ 6:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 22

    Ụlọ Nche,

    3/1/2002, p. 11

Ndị Efesọs 5:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:1; Kọl 2:13
  • +Jn 8:12

Ndị Efesọs 5:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 35

    Ozi Alaeze,

    11/2007, p. 1

    Ụlọ Nche,

    8/1/2006, p. 9

    3/1/2003, p. 31

Ndị Efesọs 5:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Na-azụtaranụ onwe unu oge.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 4:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 24-25

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2022, p. 26-31

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 11

    Ụlọ Nche,

    8/1/2006, p. 9

    11/15/2002, p. 22-23

    3/1/2003, p. 31

    10/1/2000, p. 18-19

    11/15/1996, p. 21

Ndị Efesọs 5:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:2; 1Te 4:3; 1Pi 4:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2023, p. 17

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2016, p. 14-16

    Ụlọ Nche,

    3/1/2011, p. 12

    12/1/2003, p. 21-23

Ndị Efesọs 5:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 5:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2011, p. 20-21

Ndị Efesọs 5:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:2, 3; Ọrụ 16:25; Kọl 3:16; Jes 5:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2011, p. 20-21

    5/1/1994, p. 11

Ndị Efesọs 5:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:18
  • +Kọl 3:17

Ndị Efesọs 5:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:3; 1Pi 5:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    12/8/1996, p. 15

Ndị Efesọs 5:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:18; Taị 2:4, 5; 1Pi 3:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2007, p. 22

    2/15/2007, p. 18-22

    8/15/1997, p. 18

    12/15/1991, p. 19, 20-21

    Teta!,

    12/8/1996, p. 14-15

    11/8/1996, p. 20-21

    Ihe Ọmụma, p. 135-136

Ndị Efesọs 5:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 7:2
  • +1Kọ 11:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 99-100

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20

    Teta!,

    1/2014, p. 15

    11/8/1996, p. 20-21

    Ụlọ Nche,

    7/15/2009, p. 8

    2/15/2007, p. 15, 22

    12/15/1991, p. 19-21

Ndị Efesọs 5:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2007, p. 22

    2/15/2007, p. 22

    12/15/1991, p. 20-21

Ndị Efesọs 5:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 3:7
  • +Ọrụ 20:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 180

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 14

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 23

    7/15/2009, p. 8

    5/15/2009, p. 19-20

    5/1/2007, p. 20

    2/15/2007, p. 15

    9/15/2006, p. 24

    3/1/1996, p. 20-21

    10/1/1995, p. 12

    12/15/1991, p. 19-21

    Teta!,

    1/2008, p. 17

    Ihe Ọmụma, p. 134-135

Ndị Efesọs 5:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2008, p. 13-14

    1/1/1996, p. 30

Ndị Efesọs 5:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Taị 2:13, 14
  • +Efe 1:4; Kọl 1:21, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2008, p. 13-14

Ndị Efesọs 5:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 4

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 20

    Bible Na-akụzi, p. 136-137

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 30

    5/1/2007, p. 20, 21-22

    2/15/2007, p. 15-16

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 22-23

Ndị Efesọs 5:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “anụ ahụ́.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 164

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 4

    nke 3 2019, p. 4

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 19

    8/15/2008, p. 27

    5/1/2007, p. 20, 21-22

    2/15/2007, p. 15-16

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 22-23

Ndị Efesọs 5:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:5; Efe 1:22, 23

Ndị Efesọs 5:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ya na nwunye ya anọrọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:24; Mt 19:5

Ndị Efesọs 5:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:9, 10; Kọl 1:26, 27
  • +Efe 3:5, 6

Ndị Efesọs 5:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:19
  • +1Pi 3:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 4

    nke 6 2016, p. 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2020, p. 4

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 20

    Ụlọ Nche,

    2/1/2015, p. 9

    8/15/2008, p. 27

    5/1/2007, p. 22-23

    9/15/2006, p. 24

    8/1/1999, p. 19-20

    4/1/1998, p. 29

    9/1/1991, p. 21

    2/1/1991, p. 22

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 22-23

    Ihe Ọmụma, p. 144

    Ezi Udo, p. 137

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Efe. 5:1Mt 5:48; Lu 6:36
Efe. 5:21Kọ 16:14
Efe. 5:2Jn 13:34; 1Jn 3:23
Efe. 5:2Ọp 29:18
Efe. 5:31Kọ 5:11; Kọl 3:5
Efe. 5:31Te 4:3
Efe. 5:4Kọl 3:8
Efe. 5:41Te 5:18
Efe. 5:5Ọrụ 15:28, 29
Efe. 5:51Ti 3:8; Taị 1:7
Efe. 5:51Kọ 6:9, 10; Ga 5:19, 21
Efe. 5:8Mt 5:16; Jn 12:36
Efe. 5:81Pi 2:9
Efe. 5:9Ga 5:22, 23
Efe. 5:10Ro 12:2
Efe. 5:11Ro 13:12, 13; 2Kọ 6:14
Efe. 5:14Efe 2:1; Kọl 2:13
Efe. 5:14Jn 8:12
Efe. 5:16Kọl 4:5
Efe. 5:17Ro 12:2; 1Te 4:3; 1Pi 4:2
Efe. 5:18Aịz 5:11
Efe. 5:19Ọm 33:2, 3; Ọrụ 16:25; Kọl 3:16; Jes 5:13
Efe. 5:201Te 5:18
Efe. 5:20Kọl 3:17
Efe. 5:21Fil 2:3; 1Pi 5:5
Efe. 5:22Kọl 3:18; Taị 2:4, 5; 1Pi 3:1
Efe. 5:23Ro 7:2
Efe. 5:231Kọ 11:3
Efe. 5:251Pi 3:7
Efe. 5:25Ọrụ 20:28
Efe. 5:26Jn 17:17
Efe. 5:27Taị 2:13, 14
Efe. 5:27Efe 1:4; Kọl 1:21, 22
Efe. 5:30Ro 12:5; Efe 1:22, 23
Efe. 5:31Je 2:24; Mt 19:5
Efe. 5:32Efe 1:9, 10; Kọl 1:26, 27
Efe. 5:32Efe 3:5, 6
Efe. 5:33Kọl 3:19
Efe. 5:331Pi 3:5, 6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Efesọs 5:1-33

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

5 N’ihi ya, na-emenụ ka* Chineke,+ maka na unu bụ ụmụ ya ọ hụrụ n’anya. 2 Hụkwanụ ndị ọzọ n’anya mgbe niile,+ otú ahụ Kraịst hụrụ anyị* n’anya+ ma jiri onwe ya chụọrọ Chineke àjà na-esi ísì ọma maka anyị.*+

3 Unu ekwesịghịdị ịna-ekwurịta gbasara ịkwa iko* na ụdị adịghị ọcha niile ma ọ bụ anyaukwu,+ n’ihi na ndị nsọ ekwesịghị ịna-eme otú ahụ.+ 4 Unu emekwala omume na-eme ihere ma ọ bụ kwuo okwu nzuzu ma ọ bụ okwu njakịrị rụrụ arụ,+ n’ihi na ha ekwesịghị ekwesị. Kama ime ihe ndị a, na-ekelenụ Chineke.+ 5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+

6 Unu ekwela ka onye ọ bụla jiri okwu na-enweghị isi ghọgbuo unu, n’ihi na ọ bụ ụdị ihe a mere Chineke ga-eji wesa ndị na-enupụrụ ya isi iwe. 7 N’ihi ya, ka a ghara inwe ihe ọ bụla ga-ejikọ unu na ha, 8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè. 9 N’ihi na onye nọ n’ìhè ahụ ga na-adị obiọma n’ihe niile, na-eme ezi omume, na-akpakwa àgwà dị mma.+ 10 Na-achọpụtanụ ihe dị Onyenwe anyị mma.+ 11 Unu esola ha eme ihe ndị na-enweghị isi ha na-eme, nke e ji mara ndị nọ n’ọchịchịrị.+ Kama na-agbanụ ha n’anwụ. 12 N’ihi na ọ na-eme anyị ihere ịkọ ihe ndị ha na-eme na nzuzo. 13 Ìhè na-agba ihe niile n’anwụ. N’ihi ya, ihe niile a gbara n’anwụ apụtala ìhè. 14 Ọ bụ ya mere Akwụkwọ Nsọ ji sị: “Gị onye na-arahụ ụra, teta, sikwa n’ọnwụ bilie,+ Kraịst ga-emekwa ka ị nọrọ n’ìhè.”+

15 N’ihi ya, kpacharanụ nnọọ anya ka unu ghara ịna-akpa àgwà ka ndị na-amaghị ihe, kama na-akpanụ àgwà ka ndị ma ihe. 16 Na-ejinụ oge unu eme ihe kacha mkpa,*+ n’ihi na oge a anyị bi na ya jọrọ njọ. 17 N’ihi ya, kwụsịnụ ịna-ele ihe anya otú na-ekwesịghị ekwesị, kama, gbalịanụ na-aghọta ihe Jehova* chọrọ ka unu na-eme.+ 18 Unu aṅụbigakwala mmanya ókè,+ n’ihi na ọ na-eme ka mmadụ na-ebi ndụ ịla n’iyi, kama jupụtanụ na mmụọ nsọ. 19 Jirinụ abụ ọma na abụ e ji eto Chineke nakwa abụ e ji efe ya na-agba ibe unu ume. Jirinụ obi unu niile na-abụku Jehova* abụ.+ 20 Na-ekelenụ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile+ maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+

21 Na-edonụ onwe unu n’okpuru ibe unu+ n’ihi ezigbo ùgwù unu na-akwanyere Kraịst. 22 Ka ndị nwunye na-edo onwe ha n’okpuru ndị di ha+ otú ha si edo onwe ha n’okpuru Onyenwe anyị, 23 n’ihi na di bụ onyeisi nwunye ya+ dị ka Kraịst bụkwa onyeisi ọgbakọ ya,+ ya bụ, ahụ́ ya, nke ọ bụkwa onye nzọpụta ya. 24 N’eziokwu, ndị nwunye kwesịrị ịna-edo onwe ha n’okpuru ndị di ha n’ihe niile, otú ahụ ọgbakọ si edo onwe ya n’okpuru Kraịst. 25 Ndị bụ́ di, hụnụ nwunye unu n’anya+ otú ahụ Kraịst hụkwara ọgbakọ ya n’anya ma nwụọ maka ya,+ 26 iji doo ya nsọ, jirikwa mmiri nke okwu Chineke saa ya, ya adị ọcha.+ 27 O mere ihe ndị a ka ọgbakọ maa mma n’anya ya, ghara inwe ntụpọ ma ọ bụ nkwarụ ma ọ bụ ihe ọ bụla yiri ya,+ kama ka ọ dị nsọ, gharakwa inwe ihe ga-emerụ ya.+

28 Ndị bụ́ di kwesịkwara isi otú ahụ hụ nwunye ha n’anya otú ha si hụ ahụ́ nke ha n’anya. Onye hụrụ nwunye ya n’anya hụrụ onwe ya n’anya. 29 N’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla kpọtụrụla ahụ́* ya asị, kama ọ na-azụ ahụ́ ya, na-elekọtakwa ya, dị ka Kraịst na-emekwara ọgbakọ ya, 30 n’ihi na anyị bụ ihe ndị dị n’ahụ́ ya.+ 31 “N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nne ya na nna ya ma rapara n’ahụ́ nwunye ya,* ha abụọ ga-abụkwa otu anụ ahụ́.”+ 32 Ihe nzuzo a dị nsọ+ dị ezigbo mkpa. Ana m ekwu gbasara Kraịst na ọgbakọ ya.+ 33 Ma, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ otú ọ hụrụ onwe ya. Nwunye kwesịkwara ịna-akwanyere di ya ezigbo ùgwù.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya