Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 97
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova dị elu karịa chi ọzọ niile

        • “Jehova abụrụla Eze” (1)

        • Hụnụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị (10)

        • Ìhè enwuorola ndị ezi omume (11)

Abụ Ọma 97:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:10; Mkp 11:16, 17; 19:6
  • +Aịz 49:13
  • +Aịz 60:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 91

Abụ Ọma 97:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:21
  • +Ọm 99:4

Abụ Ọma 97:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:3; Da 7:9, 10
  • +Ne 1:2, 6; Mal 4:1

Abụ Ọma 97:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:16, 18; Ọm 77:18; 104:32

Abụ Ọma 97:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Mgbá aṅụ bụ ihe aṅụ na-anyụpụta nke na-adị n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ. Ihe a na-agbaze ngwa ngwa.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 5:5; Ne 1:5; Hab 3:6

Abụ Ọma 97:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 2:14

Abụ Ọma 97:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “feenụ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 10:14
  • +Aịz 37:19
  • +Ọp 12:12; 18:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1992, p. 23

Abụ Ọma 97:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 51:3
  • +Ọm 48:11

Abụ Ọma 97:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:11; Aịz 44:8

Abụ Ọma 97:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ndị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:14; 101:3; 119:104; Ro 12:9; Hib 1:9
  • +Ọm 37:28; 145:20
  • +Da 3:28; Mt 6:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 285-286

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 34

    Ụlọ Nche,

    4/15/1993, p. 17

    8/15/1990, p. 29

Abụ Ọma 97:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 112:4; Ilu 4:18; Aịz 30:26; Maị 7:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1995, p. 10-20, 21-26

Abụ Ọma 97:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ihe dị nsọ e ji echeta ya.”

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 97:1Ọm 96:10; Mkp 11:16, 17; 19:6
Ọma 97:1Aịz 49:13
Ọma 97:1Aịz 60:9
Ọma 97:2Ọp 20:21
Ọma 97:2Ọm 99:4
Ọma 97:3Ọm 50:3; Da 7:9, 10
Ọma 97:3Ne 1:2, 6; Mal 4:1
Ọma 97:4Ọp 19:16, 18; Ọm 77:18; 104:32
Ọma 97:5Ikp 5:5; Ne 1:5; Hab 3:6
Ọma 97:6Hab 2:14
Ọma 97:7Jer 10:14
Ọma 97:7Aịz 37:19
Ọma 97:7Ọp 12:12; 18:11
Ọma 97:8Aịz 51:3
Ọma 97:8Ọm 48:11
Ọma 97:9Ọp 18:11; Aịz 44:8
Ọma 97:10Ọm 34:14; 101:3; 119:104; Ro 12:9; Hib 1:9
Ọma 97:10Ọm 37:28; 145:20
Ọma 97:10Da 3:28; Mt 6:13
Ọma 97:11Ọm 112:4; Ilu 4:18; Aịz 30:26; Maị 7:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 97:1-12

Abụ Ọma

97 Jehova abụrụla Eze.+

Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+

Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+

 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu.+

O ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze ya.+

 3 Ọkụ na-esi n’ihu ya apụta,+

Ọ na-erepịakwa ndị iro ya niile gbara ya gburugburu.+

 4 Àmụ̀mà ya na-eme ka ìhè nwuo n’ụwa.

Ụwa na-ahụ ya wee maa jijiji.+

 5 Ugwu niile na-agbaze ka mgbá aṅụ* n’ihi Jehova,+

N’ihi Onyenwe ụwa niile.

 6 Eluigwe na-akọsa ezi omume ya,

Mmadụ niile na-ahụkwa ebube ya.+

 7 Ka e menye ndị niile na-efe arụsị a pịrị apị ihere,+

Ndị ji chi ha na-abaghị uru anya isi.+

Chi niile, kpọọrọnụ Chineke isiala.*+

 8 Jehova, Zayọn na-anụ ihe i kpebiri wee ṅụrịa ọṅụ.+

Obodo ndị dị na Juda na-enwe obi ụtọ

N’ihi ihe i kpebiri.+

 9 N’ihi na Jehova, ọ bụ gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.

Ị dị ezigbo elu karịa chi niile ọzọ.+

10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+

Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+

Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+

11 Ìhè enwuorola ndị ezi omume,+

Ndị obi ha dị ọcha na-aṅụrịkwa ọṅụ.

12 Unu ndị ezi omume, ṅụrịanụ ọṅụ n’ihi Jehova,

Tookwanụ aha nsọ ya.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya