Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Josaya malitere ịchị Juda (1, 2)

      • Ihe ọma ndị Josaya mere (3-13)

      • A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Chineke (14-21)

      • Họlda buru amụma na ndị Juda ga-ahụsi anya (22-28)

      • Josaya gụpụtaara ndị obodo ya akwụkwọ e dere Iwu Chineke (29-33)

2 Ihe E Mere 34:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:2; Zef 1:1; Mt 1:10
  • +2Ez 22:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 21

2 Ihe E Mere 34:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 21

2 Ihe E Mere 34:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 15:2
  • +2Ez 23:4, 14
  • +2Ih 33:17
  • +2Ih 33:21, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1996, p. 8-9

2 Ihe E Mere 34:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:6

2 Ihe E Mere 34:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 13:2; 2Ez 23:16

2 Ihe E Mere 34:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:19; 2Ih 30:1

2 Ihe E Mere 34:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:41
  • +2Ih 31:1

2 Ihe E Mere 34:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụlọ ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:12
  • +2Ez 22:3-6

2 Ihe E Mere 34:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:11, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

2 Ihe E Mere 34:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

2 Ihe E Mere 34:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

2 Ihe E Mere 34:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:15
  • +1Ih 23:6
  • +2Ih 20:19
  • +1Ih 25:1

2 Ihe E Mere 34:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-ebu ibu dị arọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 8:14

2 Ihe E Mere 34:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:4
  • +Di 17:18; 31:24-26; Jos 1:8; 2Ez 22:8
  • +Le 26:46

2 Ihe E Mere 34:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:8
  • +Di 17:18, 19

2 Ihe E Mere 34:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:11-13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2001, p. 27

2 Ihe E Mere 34:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:22; Jer 40:14

2 Ihe E Mere 34:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:17, 18; 31:16, 24-26; Jos 1:8

2 Ihe E Mere 34:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:20; Ikp 4:4; Lu 2:36; Ọrụ 21:8, 9
  • +2Ez 22:14-20

2 Ihe E Mere 34:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 35:17
  • +Le 26:16; Di 28:15; 30:17, 18; Da 9:11

2 Ihe E Mere 34:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:20
  • +2Ez 21:1, 3, 6; 2Ih 28:1, 3
  • +Di 29:22, 23; Jer 7:20

2 Ihe E Mere 34:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 34:19

2 Ihe E Mere 34:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 32:26; 33:11, 13

2 Ihe E Mere 34:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 21:29; Aịz 39:8

2 Ihe E Mere 34:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:1

2 Ihe E Mere 34:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:2; 2Ih 17:3, 9; Neh 8:3

2 Ihe E Mere 34:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ṅụọ iyi ọzọ.”

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 10:3
  • +Di 6:5
  • +Di 31:24-26; 2Ez 22:8

2 Ihe E Mere 34:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:1, 12; 33:1, 16

2 Ihe E Mere 34:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe niile rụrụ arụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 23:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 21

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 34:11Ez 13:2; Zef 1:1; Mt 1:10
2 Ihe 34:12Ez 22:1, 2
2 Ihe 34:32Ih 15:2
2 Ihe 34:32Ez 23:4, 14
2 Ihe 34:32Ih 33:17
2 Ihe 34:32Ih 33:21, 22
2 Ihe 34:42Ez 23:6
2 Ihe 34:51Ez 13:2; 2Ez 23:16
2 Ihe 34:62Ez 23:19; 2Ih 30:1
2 Ihe 34:72Ez 17:41
2 Ihe 34:72Ih 31:1
2 Ihe 34:82Ez 22:12
2 Ihe 34:82Ez 22:3-6
2 Ihe 34:92Ih 30:11, 18
2 Ihe 34:112Ez 12:11, 12
2 Ihe 34:122Ez 12:15
2 Ihe 34:121Ih 23:6
2 Ihe 34:122Ih 20:19
2 Ihe 34:121Ih 25:1
2 Ihe 34:132Ih 8:14
2 Ihe 34:142Ez 22:4
2 Ihe 34:14Di 17:18; 31:24-26; Jos 1:8; 2Ez 22:8
2 Ihe 34:14Le 26:46
2 Ihe 34:182Ez 22:8
2 Ihe 34:18Di 17:18, 19
2 Ihe 34:192Ez 22:11-13
2 Ihe 34:202Ez 25:22; Jer 40:14
2 Ihe 34:21Di 30:17, 18; 31:16, 24-26; Jos 1:8
2 Ihe 34:22Ọp 15:20; Ikp 4:4; Lu 2:36; Ọrụ 21:8, 9
2 Ihe 34:222Ez 22:14-20
2 Ihe 34:24Jer 35:17
2 Ihe 34:24Le 26:16; Di 28:15; 30:17, 18; Da 9:11
2 Ihe 34:25Di 28:20
2 Ihe 34:252Ez 21:1, 3, 6; 2Ih 28:1, 3
2 Ihe 34:25Di 29:22, 23; Jer 7:20
2 Ihe 34:262Ih 34:19
2 Ihe 34:272Ih 32:26; 33:11, 13
2 Ihe 34:281Ez 21:29; Aịz 39:8
2 Ihe 34:292Ez 23:1
2 Ihe 34:302Ez 23:2; 2Ih 17:3, 9; Neh 8:3
2 Ihe 34:31Ezr 10:3
2 Ihe 34:31Di 6:5
2 Ihe 34:31Di 31:24-26; 2Ez 22:8
2 Ihe 34:322Ih 30:1, 12; 33:1, 16
2 Ihe 34:332Ez 23:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 34:1-33

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

34 Josaya+ dị afọ asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri atọ na otu na Jeruselem.+ 2 O mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, kpaakwa àgwà ka Devid nna nna ya. Ọ hapụghị ime ihe ziri ezi mewe ihe ọzọ.

3 N’afọ nke asatọ n’ọchịchị ya, mgbe ọ ka bụ nwata, ọ malitere ife Chineke Devid nna nna ya.+ N’afọ nke iri na abụọ n’ọchịchị ya, ọ malitekwara ime ka Juda na Jeruselem dị ọcha.+ O bibiri ebe ndị dị elu,+ ogwe osisi arụsị* dị iche iche, arụsị ndị a pịrị apị,+ na arụsị ndị a kpụrụ akpụ. 4 Ọ hụkwara na a kwaturu ebe ịchụàjà Bel, kụriekwa ihe ndị e ji adọsa insens ndị dị n’elu ha. Ọ kụrisịkwara ogwe osisi arụsị* dị iche iche, arụsị ndị a pịrị apị, na arụsị ndị a kpụrụ akpụ, gweriekwa ha, ha aghọọ uzuzu. O fesakwara uzuzu ha n’ili ndị na-achụburu arụsị ndị ahụ àjà.+ 5 Ọ kpọkwara ọkpụkpụ ndị nchụàjà Bel ọkụ n’elu ebe ha na-anọbu achụ àjà.+ Otú a ka o si mee ka Juda na Jeruselem dị ọcha.

6 Ọ gakwara n’obodo ndị dị n’ebo Manase, Ifrem,+ Simiọn, Naftalaị, nakwa ebe ndị dị ha nso a lara n’iyi, 7 kwatuo ebe ịchụàjà ha dị iche iche na ogwe osisi arụsị* ha, kụriekwa arụsị ha a pịrị apị+ ma gwerie ha. Ọ kụrikwara ihe niile e ji adọsa insens n’ala Izrel niile.+ Mgbe o mechara ihe ndị a, ọ laghachiri Jeruselem.

8 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị ya, mgbe o mechara ka obodo ahụ na ụlọ nsọ* dị ọcha, o ziri Shefan+ nwa Azalaya, Measaya onyeisi obodo, na Joa nwa Joahaz, onye na-edekọ ihe, ka ha gaa rụzie ụlọ Jehova bụ́ Chineke ya.+ 9 Ha gakwuuru Hilkaya bụ́ nnukwu onye nchụàjà, nye ya ego e wetara n’ụlọ Chineke. Ọ bụ ndị Livaị ndị na-eche ọnụ ụzọ ụlọ ahụ nche natara ego ahụ. Ha natara ya ndị ebo Manase, Ifrem, na ndị Izrel ndị ọzọ+ nakwa ndị ebo Juda, Benjamin, na ndị bi na Jeruselem. 10 E nyeziri ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova ego ahụ. Ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova jizi ya rụzie ụlọ ahụ. 11 Ha nyere ndị omenkà na ndị na-arụ ụlọ ego ahụ ka ha jiri ya zụta nkume ndị a wara awa na osisi ndị a ga-eji mee ka ụlọ ahụ sie ike nakwa nke a ga-eji rụzie ụlọ ndị eze Juda hapụrụ ka ha dakasịa.+

12 Ndị ọrụ ahụ jikwa obi ha niile rụọ ọrụ ahụ.+ A họpụtara Jehat na Obedaya, bụ́ ndị Livaị si n’agbụrụ Meraraị,+ nakwa Zekaraya na Meshọlam, bụ́ ndị Livaị si n’agbụrụ Kohat,+ ka ha na-elekọta ha. Ndị Livaị, ndị bụ́ aka ochie n’ịkpọ egwú,+ 13 na-elekọtakwa ndị nkịtị na-arụ ọrụ.* Ọ bụkwa ha na-elekọta ndị niile na-arụ ọrụ dị iche iche. E nwekwara ndị Livaị bụ́ ndị odeakwụkwọ, ndị isi, na ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá.+

14 Mgbe ha gara iweta ego e dowere n’ụlọ Jehova,+ Hilkaya onye nchụàjà hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Jehova+ si n’aka Mosis nye.+ 15 Hilkaya gwara Shefan bụ́ odeakwụkwọ, sị: “Ahụrụ m akwụkwọ e dere Iwu Mosis n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ. 16 Shefan wetaara eze akwụkwọ ahụ, gwakwa ya, sị: “Ndị na-ejere gị ozi na-arụ ihe niile a gwara ha rụọ. 17 Ha awụpụtala ego e nwetara n’ụlọ Jehova, ha enyekwala ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ nakwa ndị na-arụ ọrụ.” 18 Shefan bụ́ odeakwụkwọ gwakwara eze, sị: “E nwere akwụkwọ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.”+ Shefan maliteziri ịgụrụ ya eze.+

19 Ozugbo eze nụrụ ihe e dere n’akwụkwọ ahụ e dere Iwu Mosis, ọ dọwara uwe ya.+ 20 Eze gwaziri Hilkaya, Ahaịkam+ nwa Shefan, Abdọn nwa Maịka, Shefan bụ́ odeakwụkwọ, nakwa Asaya bụ́ onye na-ejere eze ozi, sị: 21 “Gaanụ jụọ Jehova ase n’aha m nakwa n’aha ndị fọrọ n’Izrel na Juda. Jụọnụ ya gbasara ihe e kwuru n’akwụkwọ a a hụrụ, n’ihi na Jehova ga-ewesa anyị ezigbo iwe maka na nna nna anyị hà emeghị ihe Jehova kwuru. Ha emeghị ihe niile e dere n’akwụkwọ a.”+

22 Hilkaya na ndị ahụ eze ziri ozi wee gakwuru Họlda onye amụma nwaanyị.+ Họlda bụ nwunye Shalọm nwa Tikva nwa Hahas, onye na-elekọta uwe. N’oge ahụ, Họlda bi n’ebe a na-akpọ Obodo Ọhụrụ na Jeruselem. Ha gara ebe ahụ gwa ya ihe mere ha ji bịa.+ 23 Ya asị ha: “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị, ‘Gwanụ nwoke ahụ ziri unu ka unu bịa hụ m, sị: 24 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a na ndị bi na ya.+ M ga-ata ha ahụhụ niile e dere n’akwụkwọ ahụ+ ha gụrụ n’ihu eze Juda. 25 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m+ na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+ 26 Ma, gwanụ eze Juda, onye ziri unu ka unu jụọ Jehova ase, sị, “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: ‘A bịa n’ihe gbasara okwu ahụ ị nụrụ,+ 27 anụla m olu gị, ebe ọ bụ na ị kpọchighị obi gị, kama, i wedara onwe gị ala n’ihu Chineke mgbe ị nụrụ ihe o kwuru gbasara obodo a na ndị bi na ya, n’ihi na i wedara onwe gị ala n’ihu m ma dọwaa uwe gị, beekwa ákwá n’ihu m.+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. 28 “Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka e lie gị otú e liri nna nna gị hà. A ga-eli gị n’ili gị n’udo. Anya gị agaghịkwa ahụ ahụhụ niile m ga-ata obodo a na ndị bi na ya.’”’”+

Ndị ozi ahụ wee gaa gwa eze ihe ha jetara. 29 Eze wee zie ozi, a kpọkọọ ndị okenye niile nọ na Juda na Jeruselem.+ 30 Eze na mmadụ niile bi na Juda na Jeruselem gaziri n’ụlọ Jehova, ma ndị nta ma ndị ukwu, ma ndị nchụàjà ma ndị Livaị. Ọ gụpụtaara ha ihe niile e dere n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ a hụrụ n’ụlọ Jehova.+ 31 Eze guzo ebe ahụ ṅụọ iyi*+ n’ihu Jehova na ya ga na-eso Jehova nakwa na ya ga-eji obi ya niile na mkpụrụ obi* ya niile na-edebe iwu ya, na-eme ihe o kwuru, na-esokwa ntụziaka ya.+ O kwukwara na otú ọ ga-esi eme ya bụ ịna-eme ihe e dere n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ a.+ 32 Ọ gbakwara ndị niile nọ na Jeruselem nakwa na Benjamin ume ka ha mee otú ahụ. Ndị bi na Jeruselem mekwara ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na Chineke, bụ́ Chineke nna nna ha, gbara.+ 33 Josaya gaziri wepụ arụsị niile* dị n’ala Izrel niile.+ O nyekwaara onye ọ bụla nọ n’Izrel aka ijere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. N’oge niile ọ nọ ndụ, ha akwụsịghị iso Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya