Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Ihe Stivin kwuru n’ihu ndị Sanhedrin (1-53)

        • Ihe mere n’oge ndị nna nna ndị Juu (2-16)

        • Otú Mosis si duo ndị Izrel na otú ha si kpeere arụsị (17-43)

        • Chineke anaghị ebi n’ụlọ nsọ e ji aka rụọ (44-50)

      • E ji nkume tụgbuo Stivin (54-60)

Ọrụ Ndịozi 7:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 11:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 48

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 3 2017, p. 13

    Ṅomie, p. 27

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 31

    1/15/1998, p. 10

Ọrụ Ndịozi 7:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 3 2017, p. 13-14

    Ṅomie, p. 27-29

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 31

Ọrụ Ndịozi 7:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 11:32
  • +Je 12:4, 5; Hib 11:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 3 2017, p. 14

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 31

Ọrụ Ndịozi 7:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:7; 13:14, 15; 17:1, 8

Ọrụ Ndịozi 7:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:13; Ọp 12:40

Ọrụ Ndịozi 7:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:14
  • +Ọp 3:12

Ọrụ Ndịozi 7:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:9, 10
  • +Je 21:1-3
  • +Je 21:4

Ọrụ Ndịozi 7:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 37:9-11
  • +Je 37:28; 45:4
  • +Je 39:2, 3

Ọrụ Ndịozi 7:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 41:40-46

Ọrụ Ndịozi 7:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 41:54; 42:5

Ọrụ Ndịozi 7:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 42:2, 6

Ọrụ Ndịozi 7:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 45:1, 16

Ọrụ Ndịozi 7:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 45:9-11
  • +Je 46:27; Di 10:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2002, p. 27

Ọrụ Ndịozi 7:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:29; Di 26:5
  • +Je 49:33
  • +Ọp 1:6

Ọrụ Ndịozi 7:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 23:16; Ọp 13:19; Jos 24:32

Ọrụ Ndịozi 7:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1998, p. 12-13

Ọrụ Ndịozi 7:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 1:7, 8

Ọrụ Ndịozi 7:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 1:10, 22

Ọrụ Ndịozi 7:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ makwara mma n’anya Chineke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:2; Hib 11:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    4/8/2004, p. 4

Ọrụ Ndịozi 7:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:3
  • +Ọp 2:5, 10

Ọrụ Ndịozi 7:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 11:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2014, p. 30

    6/15/2012, p. 21

    3/15/2007, p. 19

    6/15/2002, p. 10

Ọrụ Ndịozi 7:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “o kpebiri.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịga lee otú ụmụnne ya mere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:11-15

Ọrụ Ndịozi 7:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:21, 22; 18:2-4

Ọrụ Ndịozi 7:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:2-10

Ọrụ Ndịozi 7:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 7:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:6; Mk 12:26; Lu 20:37

Ọrụ Ndịozi 7:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 7:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:23, 24

Ọrụ Ndịozi 7:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:14; Ọrụ 7:27
  • +Ọp 4:19

Ọrụ Ndịozi 7:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:41
  • +Ọp 7:3
  • +Ọp 14:21, 22; 15:4, 5
  • +Ọp 16:35; Ọg 14:33, 34

Ọrụ Ndịozi 7:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 18:15; Ọrụ 3:22

Ọrụ Ndịozi 7:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:53; Ga 3:19
  • +Ọp 19:3; Di 5:27
  • +Ọp 21:1; Di 9:10

Ọrụ Ndịozi 7:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:3, 4
  • +Ọp 16:3

Ọrụ Ndịozi 7:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:1, 23

Ọrụ Ndịozi 7:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:4, 6

Ọrụ Ndịozi 7:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 14-15

Ọrụ Ndịozi 7:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:7
  • +Jer 25:11; Em 5:25-27

Ọrụ Ndịozi 7:44

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ụlọikwuu nke na-egosi na Chineke nọnyeere ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 25:40

Ọrụ Ndịozi 7:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:28; 31:3; Jos 3:14
  • +Je 17:1, 8; Jos 23:9; 24:18

Ọrụ Ndịozi 7:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:2; 1Ih 22:7; Ọm 132:1-5

Ọrụ Ndịozi 7:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:1

Ọrụ Ndịozi 7:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 49

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 7:49

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 11:4
  • +Mt 5:34, 35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 49

Ọrụ Ndịozi 7:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 66:1, 2; Hib 3:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 49

Ọrụ Ndịozi 7:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:10

Ọrụ Ndịozi 7:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:16
  • +Mt 23:31
  • +Aịz 53:8; Ọrụ 3:13, 14

Ọrụ Ndịozi 7:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:38; Ga 3:19

Ọrụ Ndịozi 7:54

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “dụrụ ha adụ n’obi.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 46, 50

Ọrụ Ndịozi 7:55

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:1; Mt 26:64

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 6 2016, p. 4-5

    Ụlọ Nche,

    11/1/2009, p. 7

    8/1/2004, p. 8

    2/1/1992, p. 23

    6/1/1990, p. 17

Ọrụ Ndịozi 7:56

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 7:13
  • +Ro 8:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 6 2016, p. 4-5

Ọrụ Ndịozi 7:58

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 24:14, 16; Mt 23:37; Jn 16:2
  • +Di 17:7
  • +Ọrụ 8:1; 22:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 29

Ọrụ Ndịozi 7:59

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ume.” Gụọ Nkọwa Okwu, “Mmụọ.”

  • *

    Na Grik, “nabata mmụọ m.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 31

    1/1/2005, p. 31

    12/15/1994, p. 24

    6/1/1990, p. 17

Ọrụ Ndịozi 7:60

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Na Grik, “o hiri ụra.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:44

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 7:2Je 11:31
Ọrụ 7:3Je 12:1
Ọrụ 7:4Je 11:32
Ọrụ 7:4Je 12:4, 5; Hib 11:8
Ọrụ 7:5Je 12:7; 13:14, 15; 17:1, 8
Ọrụ 7:6Je 15:13; Ọp 12:40
Ọrụ 7:7Je 15:14
Ọrụ 7:7Ọp 3:12
Ọrụ 7:8Je 17:9, 10
Ọrụ 7:8Je 21:1-3
Ọrụ 7:8Je 21:4
Ọrụ 7:9Je 37:9-11
Ọrụ 7:9Je 37:28; 45:4
Ọrụ 7:9Je 39:2, 3
Ọrụ 7:10Je 41:40-46
Ọrụ 7:11Je 41:54; 42:5
Ọrụ 7:12Je 42:2, 6
Ọrụ 7:13Je 45:1, 16
Ọrụ 7:14Je 45:9-11
Ọrụ 7:14Je 46:27; Di 10:22
Ọrụ 7:15Je 46:29; Di 26:5
Ọrụ 7:15Je 49:33
Ọrụ 7:15Ọp 1:6
Ọrụ 7:16Je 23:16; Ọp 13:19; Jos 24:32
Ọrụ 7:18Ọp 1:7, 8
Ọrụ 7:19Ọp 1:10, 22
Ọrụ 7:20Ọp 2:2; Hib 11:23
Ọrụ 7:21Ọp 2:3
Ọrụ 7:21Ọp 2:5, 10
Ọrụ 7:22Ọp 11:3
Ọrụ 7:23Ọp 2:11-15
Ọrụ 7:29Ọp 2:21, 22; 18:2-4
Ọrụ 7:30Ọp 3:2-10
Ọrụ 7:32Ọp 3:6; Mk 12:26; Lu 20:37
Ọrụ 7:34Ọp 2:23, 24
Ọrụ 7:35Ọp 2:14; Ọrụ 7:27
Ọrụ 7:35Ọp 4:19
Ọrụ 7:36Ọp 12:41
Ọrụ 7:36Ọp 7:3
Ọrụ 7:36Ọp 14:21, 22; 15:4, 5
Ọrụ 7:36Ọp 16:35; Ọg 14:33, 34
Ọrụ 7:37Di 18:15; Ọrụ 3:22
Ọrụ 7:38Ọrụ 7:53; Ga 3:19
Ọrụ 7:38Ọp 19:3; Di 5:27
Ọrụ 7:38Ọp 21:1; Di 9:10
Ọrụ 7:39Ọg 14:3, 4
Ọrụ 7:39Ọp 16:3
Ọrụ 7:40Ọp 32:1, 23
Ọrụ 7:41Ọp 32:4, 6
Ọrụ 7:422Ez 17:16
Ọrụ 7:431Ez 11:7
Ọrụ 7:43Jer 25:11; Em 5:25-27
Ọrụ 7:44Ọp 25:40
Ọrụ 7:45Di 3:28; 31:3; Jos 3:14
Ọrụ 7:45Je 17:1, 8; Jos 23:9; 24:18
Ọrụ 7:462Sa 7:2; 1Ih 22:7; Ọm 132:1-5
Ọrụ 7:471Ez 6:1
Ọrụ 7:48Ọrụ 17:24
Ọrụ 7:49Ọm 11:4
Ọrụ 7:49Mt 5:34, 35
Ọrụ 7:50Aịz 66:1, 2; Hib 3:4
Ọrụ 7:51Aịz 63:10
Ọrụ 7:522Ih 36:16
Ọrụ 7:52Mt 23:31
Ọrụ 7:52Aịz 53:8; Ọrụ 3:13, 14
Ọrụ 7:53Ọrụ 7:38; Ga 3:19
Ọrụ 7:55Ọm 110:1; Mt 26:64
Ọrụ 7:56Da 7:13
Ọrụ 7:56Ro 8:34
Ọrụ 7:58Le 24:14, 16; Mt 23:37; Jn 16:2
Ọrụ 7:58Di 17:7
Ọrụ 7:58Ọrụ 8:1; 22:20
Ọrụ 7:60Mt 5:44
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
  • 54
  • 55
  • 56
  • 57
  • 58
  • 59
  • 60
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 7:1-60

Ọrụ Ndịozi

7 Ma nnukwu onye nchụàjà sịrị: “Ihe a ndị a kwuru ọ̀ bụ eziokwu?” 2 Stivin wee sị: “Ụmụnna m na ndị nna m, geenụ ntị. Chineke onye dị ebube pụtara n’ihu nna nna anyị Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+ 3 O wee sị ya: ‘Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.’+ 4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụrụ,+ Chineke gwara ya ka o si ebe ahụ kwata n’ala a unu bi ugbu a.+ 5 Ma, o nyeghị ya ala ọ bụla n’ala a, ọbụnadị otu amaụkwụ. Kama o kwere ya nkwa na ọ ga-enye ya ala a nakwa na ọ ga-abụ nke ya, bụrụkwa nke nwa* ya ga-anọchi ya.+ O kwere ya nkwa a n’agbanyeghị na ọ mụtabeghị nwa. 6 Chineke kwukwara na ụmụ* ya ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+ 7 Chineke kwukwara, sị: ‘M ga-ekpe mba ahụ ha ga-agbara ohu ikpe,+ ha ga-apụtakwa mgbe ihe ndị a mechara, nọrọkwa ebe a na-efe m.’+

8 “Chineke na Ebreham gbara ndụ na a ga-ebi Ebreham na ụmụ ya ndị nwoke niile úgwù.+ N’ihi ya, mgbe Ebreham mụrụ Aịzik,+ o biri ya úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ Aịzik mụkwara Jekọb, Jekọb amụọ ụmụ nwoke iri na abụọ bụ́ ndị nna nna anyị. 9 Ndị nna nna anyị a nweere Josef nwanne ha anyaụfụ+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+ 10 Ọ napụtara ya n’oge niile a na-akpagbu ya, nye ya amamihe ma mee ka ihe ya masị Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ezinụlọ ya niile.+ 11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+ 12 Ma Jekọb nụrụ na nri* dị n’Ijipt. O wee zipụ nna nna anyị hà ka ha gaa ebe ahụ.+ 13 Mgbe ha gara nke ugboro abụọ, Josef mere ka ụmụnne ya mata onye ọ bụ. Fero matakwara ezinụlọ Josef si.+ 14 Josef wee zie ozi ka Jekọb nna ya na ndị ikwu ya niile si Kenan kwata Ijipt.+ Ha niile dị mmadụ* iri asaa na ise.+ 15 Jekọb wee gaa Ijipt,+ nwụọkwa ebe ahụ.+ Ndị nna nna anyị nwụkwara ebe ahụ.+ 16 E bugara ha Shikem ma lie ha n’ili Ebreham ji ego ọlaọcha zụọ na Shikem n’aka ụmụ Hemọ.+

17 “Mgbe oge nọ na-eru ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham mezuo, ndị Izrel bịara dị ọtụtụ, na-amụbakwa n’Ijipt, 18 ruo mgbe eze dị iche na-amaghị Josef malitere ịchị Ijipt.+ 19 Onye a ghọrọ ndị obodo anyị aghụghọ ma mesie ndị nna nna anyị ike, manyekwa ha ịhapụ ụmụ ọhụrụ ha ka ha nwụọ.+ 20 Ọ bụ n’oge ahụ ka a mụrụ Mosis. Ọ makwara mma na-enweghị atụ.* E lekọtakwara ya ruo ọnwa atọ n’ụlọ nna ya.+ 21 Ma mgbe a hapụrụ ya,+ ada Fero kutere ya ma zụọ ya, ya abụrụ nwa ya nwoke.+ 22 N’ihi ya, a kụziiri Mosis ihe otú kacha mma e si akụzi ihe n’Ijipt. N’eziokwu, ọ na-ekwu okwu ka dike, na-emekwa ọtụtụ nnukwu ihe.+

23 “Ma mgbe ọ gbara afọ iri anọ, ọ batara ya n’obi* ịga hụ ụmụnne ya* bụ́ ndị Izrel.+ 24 Mgbe ọ hụrụ ka onye Ijipt na-emesi otu n’ime ụmụnne ya ike, ọ bịara gbachitere nwanne ya ahụ, napụta ya n’aka onye Ijipt ahụ ma gbuo onye Ijipt ahụ. 25 O chere na ụmụnne ya ga-aghọta na Chineke ga-esi n’aka ya zọpụta ha, ma ha aghọtaghị. 26 N’echi ya, ọ bịara hụ ụmụnne ya abụọ ka ha na-ese okwu. O wee gbalịa ikpeziri ha, sị ha: ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-ese okwu?’ 27 Ma, onye nke chọrọ ibe ya okwu kwapụrụ ya, wee sị ya: ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị? 28 Ị̀ chọrọ igbu m otú i gburu onye Ijipt ụnyaahụ?’ 29 Mgbe o kwuru ihe a, Mosis gbara ọsọ gbaga Midian, birizie ebe ahụ, lụọ nwaanyị, mụta ụmụ nwoke abụọ.+

30 “Mgbe afọ iri anọ gachara, otu mmụọ ozi pụtara n’ihu ya n’ọkụ na-enwu n’otu osisi ogwu, n’ala ịkpa dị n’Ugwu Saịnaị.+ 31 Mgbe Mosis hụrụ ihe a, ọ tụrụ ya n’anya. Ma ka ọ na-eru nso ka ọ chọpụta ihe na-eme, ọ nụrụ olu Jehova* ka ọ sịrị: 32 ‘Abụ m Chineke nna nna gị hà, Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Mosis wee bido ịma jijiji. Ụjọ ekweghịzi ya ile osisi ahụ anya. 33 Jehova* wee sị ya: ‘Yipụ akpụkpọ ụkwụ gị, n’ihi na ebe i guzo bụ ala dị nsọ. 34 Ahụla m ahụhụ a na-ata ndị m nọ n’Ijipt, anụkwala m ude ha na-asụ.+ Agbadatala m ka m napụta ha. Ugbu a, bịa ka m ziga gị Ijipt.’ 35 Mosis ahụ, onye ha jụrụ ajụ na onye ha gwara, sị: ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?’+ ọ bụ ya ka Chineke si n’aka mmụọ ozi ahụ pụtara n’ihu Mosis n’osisi ogwu ahụ ziga+ ka ọ bụrụ onye na-achị ha na onye ga-anapụta ha. 36 Ọ bụ nwoke a si n’Ijipt dupụta+ ndị nna nna anyị. Ka ọ na-edupụta ha, ọ rụrụ ọrụ ebube n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+

37 “Ọ bụ Mosis a gwara ndị Izrel, sị: ‘Chineke ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.’+ 38 Mosis a na ndị Izrel ibe ya nọrọ n’ala ịkpa. Ọ na-abụ mmụọ ozi+ gwa ya okwu+ n’Ugwu Saịnaị, yanwa agwa ndị nna nna anyị. Ọ nụkwara okwu Chineke, nke na-enye ndụ, ma gwa anyị ya.+ 39 Nna nna anyị hà jụrụ irubere ya isi, jụkwa iso ya.+ Obi ha niile dị n’ịlaghachi Ijipt.+ 40 Ha sịrị Erọn: ‘Meere anyị chi ga na-edu anyị, n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.’+ 41 N’oge ahụ, ha kpụrụ arụsị yiri nwa ehi ma chụọrọ ya àjà, na-eri, na-aṅụ ma na-enwe obi ụtọ maka ihe ha ji aka ha kpụọ.+ 42 N’ihi ya, Chineke gbakụtara ha azụ ma hapụ ha ka ha na-efe ihe ndị dị n’eluigwe,+ otú ahụ e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Unu ndị Izrel, ọ bụghị m ka unu nyere onyinye, ọ bụghịkwa m ka unu chụụrụ àjà dị iche iche n’afọ iri anọ unu nọrọ n’ala ịkpa. 43 Kama ọ bụ ụlọikwuu Molọk+ na kpakpando chi Rifan ka unu na-ebu aga ebe dị iche iche, ya bụ, arụsị ndị unu mere ka unu na-efe ha. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha gaa n’ebe dị anya karịa Babịlọn.’+

44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu* n’ala ịkpa. Ọ bụ Chineke gwara Mosis ka a rụọ ụlọikwuu ahụ. Ha rụkwara ya otú Chineke kwuru ka e si rụọ ya.+ 45 E mechaa, ụmụ ndị nna nna anyị hà butere ụlọikwuu a mgbe Joshụa du ha bata n’ala a bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ụlọikwuu ahụ dịgidere ebe a ruo n’oge Devid. 46 Ihe Devid masịrị Chineke. O kwukwara na ya ga-achọ ịrụrụ Chineke nke Jekọb ụlọ.+ 47 Ma, ọ bụ Solomọn rụụrụ ya ụlọ.+ 48 Ma, Onye Kacha Elu anaghị ebi n’ụlọ e ji aka rụọ,+ dị ka otu onye amụma sịrị: 49 ‘Jehova* kwuru, sị, “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe m ji gbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-arụrụ m? Ma ọ bụ, olee ebe unu ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi? 50 Ọ̀ bụ na ọ bụghị m ji aka m mee ihe a niile?”’+

51 “Unu ndị isi ike, ndị kpọchiri obi ha na ntị ha, unu na-eme ihe na-ewute mmụọ nsọ mgbe niile. Otú nna nna unu hà mere ka unu na-eme.+ 52 Ò nwere onye amụma nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ha gburu ndị mara ọkwa na e nwere onye ezi omume na-abịa.+ Ọ bụ onye ahụ ka unu raara nye ma gbuo n’oge na-adịbeghị anya.+ 53 Chineke si n’aka ndị mmụọ ozi nye unu Iwu,+ ma unu edebeghị ya.”

54 Ma, ihe a o kwuru were ha ezigbo iwe,* ha ana-ele ya na-ata ikikere ezé. 55 Ma ebe o jupụtara na mmụọ nsọ, o legidere anya n’eluigwe ma hụ ebube Chineke, hụkwa ka Jizọs guzo n’aka nri Chineke.+ 56 O wee, sị: “Ana m ahụ ka eluigwe meghere, na-ahụkwa ka Nwa nke mmadụ+ guzo n’aka nri Chineke.”+ 57 Mgbe o kwuru ihe a, ha tiri ezigbo mkpu, kpuchie aka ná ntị, nukọrọkwa n’ike bịa ebe ọ nọ. 58 Mgbe ha kpụụrụ ya gaa n’azụ obodo, ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe ahụ+ wụsakwaara otu nwa okorobịa a na-akpọ Sọl uwe elu ha.+ 59 Ka ha na-atụ Stivin nkume, ọ sịrị: “Onyenwe m Jizọs, ndụ* m dị gị n’aka.”* 60 O wee gbuo ikpere n’ala, tie ezigbo mkpu, sị: “Jehova,* ka mmehie a ghara ịdị ha n’isi.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, ọ nwụrụ.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya