Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Pọl onyeozi bụ onye e kwesịrị iṅomi (1-27)

        • “Ekechila ọnụ ehi” (9)

        • “M ga-ata ahụhụ ma ọ bụrụ na anaghị m ezisa ozi ọma” (16)

        • Emeela m ihe niile iji nyere mmadụ niile aka (19-23)

        • Mmadụ ijide onwe ya ka ọ na-agba ọsọ ndụ (24-27)

1 Ndị Kọrịnt 9:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:3-5; 1Kọ 15:7, 8

1 Ndị Kọrịnt 9:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Aha ya ọzọ bụ Pita.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:11
  • +Mt 13:55; Ga 1:19
  • +Jn 1:42

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 16

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 9:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:2

1 Ndị Kọrịnt 9:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 20:6; Ilu 27:18

1 Ndị Kọrịnt 9:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 25:4; 1Ti 5:18

1 Ndị Kọrịnt 9:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:26, 27; Ga 6:6; Fil 4:15-17

1 Ndị Kọrịnt 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:3; 20:34; 2Te 3:7, 8
  • +2Kọ 6:3; 11:7

1 Ndị Kọrịnt 9:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 6:14, 16; Ọg 18:30, 31; Di 18:1

1 Ndị Kọrịnt 9:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:9, 10; Lu 10:7, 8

1 Ndị Kọrịnt 9:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:3; 20:34; 1Kọ 4:11, 12; 2Te 3:8
  • +2Kọ 11:8-10

1 Ndị Kọrịnt 9:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 3:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    8/8/2001, p. 24

    Ụlọ Nche,

    9/15/1996, p. 17-18

1 Ndị Kọrịnt 9:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:7; Efe 3:1, 2; Kọl 1:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 11-12

1 Ndị Kọrịnt 9:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:3; 18:18
  • +Ọrụ 21:24, 26

1 Ndị Kọrịnt 9:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 13:34; Ga 6:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1996, p. 14-19

    12/15/1991, p. 6

1 Ndị Kọrịnt 9:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:1; 15:1; 2Kọ 11:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 27-31

1 Ndị Kọrịnt 9:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:26; 1Te 2:8

1 Ndị Kọrịnt 9:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:22; Fil 3:14; 2Ti 4:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 149

    Ụlọ Nche,

    9/15/2011, p. 16, 24

    5/1/2004, p. 29

    10/1/1999, p. 18

    8/1/1992, p. 13-15

    9/15/1990, p. 25

1 Ndị Kọrịnt 9:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “okpueze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 2:5
  • +Jes 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 149

    Ụlọ Nche,

    5/1/2004, p. 29-30

    10/15/2003, p. 18-21

    10/1/2002, p. 30

    1/1/2001, p. 30-31

    10/1/1999, p. 18, 20-21

    8/1/1992, p. 15-17

    9/15/1990, p. 25

1 Ndị Kọrịnt 9:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:2; Fil 2:16; Hib 12:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2016, p. 9

    Ozi Alaeze,

    1/2012, p. 1

    Ụlọ Nche,

    10/1/2002, p. 31

    8/1/1992, p. 17-18

    7/1/1992, p. 28-29

    9/15/1990, p. 25

1 Ndị Kọrịnt 9:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-ata onwe m ahụhụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:13; Kọl 3:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2023, p. 29

    Ụlọ Nche,

    4/15/2013, p. 14

    8/1/1992, p. 18

    12/1/1990, p. 17

    9/15/1990, p. 25

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 9:1Ọrụ 9:3-5; 1Kọ 15:7, 8
1 Kọr. 9:5Mt 19:11
1 Kọr. 9:5Mt 13:55; Ga 1:19
1 Kọr. 9:5Jn 1:42
1 Kọr. 9:6Ọrụ 13:2
1 Kọr. 9:7Di 20:6; Ilu 27:18
1 Kọr. 9:9Di 25:4; 1Ti 5:18
1 Kọr. 9:11Ro 15:26, 27; Ga 6:6; Fil 4:15-17
1 Kọr. 9:12Ọrụ 18:3; 20:34; 2Te 3:7, 8
1 Kọr. 9:122Kọ 6:3; 11:7
1 Kọr. 9:13Le 6:14, 16; Ọg 18:30, 31; Di 18:1
1 Kọr. 9:14Mt 10:9, 10; Lu 10:7, 8
1 Kọr. 9:15Ọrụ 18:3; 20:34; 1Kọ 4:11, 12; 2Te 3:8
1 Kọr. 9:152Kọ 11:8-10
1 Kọr. 9:16Ezi 3:18
1 Kọr. 9:17Ga 2:7; Efe 3:1, 2; Kọl 1:25
1 Kọr. 9:20Ọrụ 16:3; 18:18
1 Kọr. 9:20Ọrụ 21:24, 26
1 Kọr. 9:21Jn 13:34; Ga 6:2
1 Kọr. 9:22Ro 14:1; 15:1; 2Kọ 11:29
1 Kọr. 9:23Ọrụ 19:26; 1Te 2:8
1 Kọr. 9:24Mt 10:22; Fil 3:14; 2Ti 4:7, 8
1 Kọr. 9:252Ti 2:5
1 Kọr. 9:25Jes 1:12
1 Kọr. 9:26Ga 2:2; Fil 2:16; Hib 12:1
1 Kọr. 9:27Ro 8:13; Kọl 3:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 9:1-27

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

9 Ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime ihe m chọrọ ime? Ọ̀ bụ na mụ abụghị onyeozi? Ọ̀ bụ na mụ ahụghị Jizọs Onyenwe anyị?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ihe m rụpụtara n’ọrụ Onyenwe anyị? 2 Ọ bụrụgodị na abụghị m onyeozi maka ndị ọzọ, n’eziokwu, abụ m onyeozi maka unu. N’ihi na unu bụ ihe akaebe na-egosi na abụ m onyeozi nke Onyenwe anyị.

3 Ihe m na-agwa ndị na-akatọ m bụ: 4 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ike isi n’aka ndị ọzọ na-enweta ihe anyị ga na-eri na ihe anyị ga na-aṅụ? 5 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ike ịlụ nwanna nwaanyị,+ ya esoro anyị na-agagharị, otú ahụ ndịozi ndị ọzọ na ụmụnne Onyenwe anyị+ na Sifas*+ mere? 6 Ka ọ̀ bụ naanị mụ na Banabas+ bụ ndị na-enweghị ike ịkwụsị ịrụ ọrụ anyị ji akpa afọ anyị? 7 È nwere onye agha na-esi n’akpa ya egbo mkpa ya niile mgbe ọ bụ onye agha? È nwere onye na-akọ ubi vaịn nke na-anaghị eri mkpụrụ ya?+ Ka è nwere onye na-akpa anụ nke na-anaghị aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ahụ?

8 Ihe ndị a m na-ekwu abụghị naanị uche mmadụ. Iwu Mosis kwukwara ha. 9 N’ihi na e dere n’Iwu Mosis, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.”+ Chineke ò kwuru ihe a maka na ọ na-eche gbasara ehi? 10 Ọ́ bụghị maka anyị ka o ji kwuo ya? N’eziokwu, ọ bụ maka anyị ka e ji dee ya, n’ihi na onye na-akọ ubi ọka na onye na-azọcha ọka kwesịrị inwe olileanya mgbe ha na-arụ ọrụ na ha ga-enweta ọka.

11 Ọ bụrụ na anyị akụọla ihe ndị si n’aka Chineke n’ime unu, ọ̀ bụ ihe ọjọọ ma anyị si n’aka unu nweta ihe ụfọdụ anyị ga-eji na-egbo mkpa anyị?+ 12 Ọ bụrụ na ndị ọzọ nwere ikike isi n’aka unu nweta ihe, ọ̀ bụ na anyị akaghị ha nwee ikike a? N’agbanyeghị na anyị nwere ikike a, o nweghị ihe ọ bụla anyị si n’aka unu nweta.+ Kama anyị na-edi ihe niile, ka anyị wee ghara isi ụzọ ọ bụla mee ka ozi ọma gbasara Kraịst ghara ịna-aga aga.+ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri ihe ndị dị n’ụlọ nsọ, nakwa na ndị na-arụ ọrụ mgbe niile n’ebe a na-achụ àjà na-eketa ihe ụfọdụ e ji chụọ àjà?+ 14 Ọ bụkwa otú ahụ ka Onyenwe anyị si kwuo ka e si n’ozi ọma ndị na-ezi ozi ọma na-ezisa nyejuo ha afọ.+

15 Ma, agwabeghị m unu ka unu nye m ihe ọ bụla.+ N’eziokwu, ihe mere m ji ede ihe ndị a abụghị ka unu nye m ihe. Ọ kaara m mma ịnwụ kama ikwe ka mmadụ ọ bụla mee ka m kwụsị ịnya isi na o nweghị onye na-akwụ m ụgwọ maka ozi ọma m na-ezisa.+ 16 Ọ bụrụkwa na m na-ezisa ozi ọma, ọ bụghị ihe mere m ga-eji na-anya isi, n’ihi na ọ bụ ihe m kwesịrị ime. N’eziokwu, m ga-ata ahụhụ ma ọ bụrụ na anaghị m ezisa ozi ọma.+ 17 Ọ bụrụ na m ji obi m niile na-ezisa ya, a ga-akwụ m ụgwọ. Ọ bụrụgodị na ọ bụghị ihe m chọrọ ime, m ga-emerịrị ya n’ihi na ọ bụ ọrụ Chineke họpụtara m ka m na-arụ.+ 18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Ụgwọ ọrụ m bụ ịna-ezisa ozi ọma n’anaraghị ihe ọ bụla. Ọ bụrụ na m si otú ahụ na-ezisa ya, agaghị m asị ka e nye m ihe e kwesịrị inye m maka ozi ọma m na-ezisa.

19 Ọ bụ eziokwu na o nweghị mmadụ ọ bụla m bụ ohu ya, emeela m onwe m ohu mmadụ niile, ka m wee nyere ọtụtụ ndị aka ka ha sowe ụzọ Jizọs. 20 N’ihi ya, m gakwuru ndị Juu, mụ emewe ka onye Juu iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs.+ M gakwuru ndị na-edebe Iwu Mosis, mụ emewe ka onye na-edebe Iwu Mosis iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs, ọ bụ eziokwu na iwu ejighị m idebe Iwu Mosis.+ 21 M gakwuru ndị na-anaghị edebe Iwu Mosis, mụ emewe ka onye na-anaghị edebe Iwu Mosis iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs, ọ bụ eziokwu na m na-edebe Iwu Chineke na nke Kraịst.+ 22 M gakwuru ndị na-esighị ike, mụ emewe ka onye na-esighị ike iji nyere ha aka iso ụzọ Jizọs.+ Emeela m ihe niile iji nyere ụdị mmadụ niile aka, ka m wee si otú ọ bụla m nwere ike zọpụta ụfọdụ n’ime ha. 23 Ana m eme ihe niile n’ihi ozi ọma, ka m wee na-ezisara ya ndị ọzọ.+

24 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị niile na-agba ọsọ n’ọsọ ịsọ mpi na-agba ọsọ, ma naanị otu onye na-enweta ihe a na-enye onye meriri? Na-agbanụ ọsọ otú ga-eme ka unu merie.+ 25 Ndị niile so n’asọmpi na-ejide onwe ha n’ihe niile. Ha na-eme ya iji nweta ihe nrite* nwere ike imebi emebi,+ ma anyịnwa na-eme ya iji nweta ihe nrite na-enweghị ike imebi emebi.+ 26 N’ihi ya, m na-agba ọsọ maka na ama m ebe m gba na-aga,+ m na-etikwa ọkpọ otú ọ na-agaghị abụ ikuku ka m na-eti ya. 27 Ma, m na-ejidesi onwe m ike,* na-eme ka ahụ́ m bụrụ ohu m,+ ka ọ ghara ịbụ m kwusachaara ndị ọzọ ozi ọma, Chineke ajụ m.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya