Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Pọl gara Masedonia na Gris (1-6)

      • A kpọlitere Yutikọs n’ọnwụ na Troas (7-12)

      • Pọl si Troas gaa Maịlitọs (13-16)

      • Pọl na ndị okenye Efesọs zukọrọ (17-38)

        • Pọl ziri ndị mmadụ ihe n’ụlọ n’ụlọ (20)

        • “A na-aka enwe obi ụtọ n’inye ihe” (35)

Ọrụ Ndịozi 20:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 165

Ọrụ Ndịozi 20:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 166-167

Ọrụ Ndịozi 20:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 23:12, 16; 2Kọ 11:23, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 167-168

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 31

    6/15/1990, p. 21

Ọrụ Ndịozi 20:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 27:2
  • +Ọrụ 16:1, 2
  • +Efe 6:21; Kọl 4:7; 2Ti 4:12
  • +Ọrụ 21:29; 2Ti 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 167-168

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 31

    7/15/1998, p. 7

Ọrụ Ndịozi 20:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 168

Ọrụ Ndịozi 20:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:15; 23:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 168

Ọrụ Ndịozi 20:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe a na-akpọ ụbọchị a ugbu a bụ Sọnde. Ọ bụ ya bụ ụbọchị mbụ n’izu ndị Juu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88

    Ụlọ Nche,

    2/15/1993, p. 29

    4/15/1991, p. 26-27

Ọrụ Ndịozi 20:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oriọna.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 165

Ọrụ Ndịozi 20:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụrụ na a gụnye nke ala ala ya.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 165

Ọrụ Ndịozi 20:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ obi ya dị n’ime ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:21, 22; 2Ez 4:32, 34
  • +Mt 9:23, 24; Jn 11:39, 40; Ọrụ 9:39, 40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 165

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 12-13

Ọrụ Ndịozi 20:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 168

Ọrụ Ndịozi 20:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:21
  • +Ọrụ 24:17

Ọrụ Ndịozi 20:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2004, p. 19

Ọrụ Ndịozi 20:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:9, 10

Ọrụ Ndịozi 20:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:9; 1Te 2:6

Ọrụ Ndịozi 20:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:19, 20; 2Ti 4:2
  • +Ọrụ 5:42

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 42, 169-170

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 17-18

    7/15/2008, p. 3-4

    3/15/2004, p. 12

    8/1/1991, p. 24

    1/15/1991, p. 10-13

    6/15/1990, p. 21

Ọrụ Ndịozi 20:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 1:14, 15
  • +Lu 24:46, 47

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 17-18

    1/15/1991, p. 11-13

Ọrụ Ndịozi 20:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 173

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 22

Ọrụ Ndịozi 20:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15, 16; 21:4, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 189

Ọrụ Ndịozi 20:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 170

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2016, p. 26-27

    Ụlọ Nche,

    9/15/2011, p. 23-24

    12/15/2008, p. 18-19

    5/15/2008, p. 32

Ọrụ Ndịozi 20:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 33:8

Ọrụ Ndịozi 20:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 28:19, 20

Ọrụ Ndịozi 20:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 4:16
  • +1Ti 3:1-7; Taị 1:5-9; Hib 13:17
  • +Jn 21:15; Efe 4:11; 1Pi 5:2-4
  • +Mt 26:27, 28; 1Jn 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 101-102

    Ụlọ Nche,

    11/15/2013, p. 22

    6/15/2011, p. 20

    3/15/2002, p. 14, 15-16

    1/15/2001, p. 13-16

    7/15/1993, p. 24, 26-27

    7/1/1992, p. 16

    2/1/1992, p. 16

Ọrụ Ndịozi 20:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 7:15; 2Te 2:3; 2Pi 2:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 170-172

    Ụlọ Nche,

    7/15/2013, p. 18

    5/15/2003, p. 27

    7/1/1992, p. 16-17

    6/15/1990, p. 22

    Mmezu Mkpughe, p. 33

Ọrụ Ndịozi 20:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 4:1; 2Ti 4:3, 4; 1Jn 2:18, 19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2013, p. 18

    7/15/2011, p. 15

    9/1/2004, p. 15

    5/15/2003, p. 27

    6/15/1990, p. 22

Ọrụ Ndịozi 20:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:9, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 33

Ọrụ Ndịozi 20:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:18; Kọl 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 22

Ọrụ Ndịozi 20:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 12:1, 3; Mt 10:8; 1Kọ 9:11, 12; 2Kọ 7:2; Taị 1:7

Ọrụ Ndịozi 20:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:3; 1Kọ 4:11, 12; 1Te 2:9

Ọrụ Ndịozi 20:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:28; 1Te 4:11, 12; 2Te 3:7, 8
  • +Ilu 19:17; Mt 10:8; Lu 6:38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 109

    Ịgba Àmà, p. 172

    Bịaruo Jehova Nso, p. 300

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 17

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 7

    nke 1 2018, p. 5

    1/2014, p. 8

    1/2009, p. 6-7

    4/2006, p. 6

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2018, p. 18-22

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2018, p. 14-15

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 2 2017, p. 13-14

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 8

    7/1/2011, p. 7-8

    8/1/2005, p. 6

    9/1/2002, p. 9

    7/1/2001, p. 12-17

    11/15/2000, p. 10

    9/15/2000, p. 23-24

    1/15/1992, p. 12

    12/1/1990, p. 18-19

    6/15/1990, p. 22

    Onye Ozizi, p. 92-96

Ọrụ Ndịozi 20:37

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ha dakwasịkwara Pọl n’olu.”

  • *

    Otú e si ekele mmadụ n’oge ahụ bụ isusu ya ọnụ, dị ka isusu ya ọnụ na ntì.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 171-172

Ọrụ Ndịozi 20:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:25

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 20:3Ọrụ 23:12, 16; 2Kọ 11:23, 26
Ọrụ 20:4Ọrụ 27:2
Ọrụ 20:4Ọrụ 16:1, 2
Ọrụ 20:4Efe 6:21; Kọl 4:7; 2Ti 4:12
Ọrụ 20:4Ọrụ 21:29; 2Ti 4:20
Ọrụ 20:6Ọp 12:15; 23:15
Ọrụ 20:101Ez 17:21, 22; 2Ez 4:32, 34
Ọrụ 20:10Mt 9:23, 24; Jn 11:39, 40; Ọrụ 9:39, 40
Ọrụ 20:16Ọrụ 18:21
Ọrụ 20:16Ọrụ 24:17
Ọrụ 20:18Ọrụ 19:9, 10
Ọrụ 20:191Kọ 15:9; 1Te 2:6
Ọrụ 20:20Mt 28:19, 20; 2Ti 4:2
Ọrụ 20:20Ọrụ 5:42
Ọrụ 20:21Mk 1:14, 15
Ọrụ 20:21Lu 24:46, 47
Ọrụ 20:23Ọrụ 9:15, 16; 21:4, 11
Ọrụ 20:242Ti 4:7
Ọrụ 20:26Ezi 33:8
Ọrụ 20:27Mt 28:19, 20
Ọrụ 20:281Ti 4:16
Ọrụ 20:281Ti 3:1-7; Taị 1:5-9; Hib 13:17
Ọrụ 20:28Jn 21:15; Efe 4:11; 1Pi 5:2-4
Ọrụ 20:28Mt 26:27, 28; 1Jn 1:7
Ọrụ 20:29Mt 7:15; 2Te 2:3; 2Pi 2:1
Ọrụ 20:301Ti 4:1; 2Ti 4:3, 4; 1Jn 2:18, 19
Ọrụ 20:31Ọrụ 19:9, 10
Ọrụ 20:32Efe 1:18; Kọl 1:12
Ọrụ 20:331Sa 12:1, 3; Mt 10:8; 1Kọ 9:11, 12; 2Kọ 7:2; Taị 1:7
Ọrụ 20:34Ọrụ 18:3; 1Kọ 4:11, 12; 1Te 2:9
Ọrụ 20:35Efe 4:28; 1Te 4:11, 12; 2Te 3:7, 8
Ọrụ 20:35Ilu 19:17; Mt 10:8; Lu 6:38
Ọrụ 20:38Ọrụ 20:25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 20:1-38

Ọrụ Ndịozi

20 Mgbe ndị mmadụ kwụsịrị ịkpa aghara, Pọl ziri ozi ka a kpọọ ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe ọ gbachara ha ume ma sị ha ka e mesịa, ọ gawara Masedonia. 2 Mgbe ọ gachara obodo ndị dị ebe ahụ ma gbaa ụmụnna ndị nọ ebe ahụ ume, ọ gawara Gris. 3 Ọ nọrọ ọnwa atọ ebe ahụ. Ma, mgbe ọ na-achọ ịba ụgbọ mmiri ga-ebuga ya Siria, ọ chọpụtara na ndị Juu akpaala nkata igbu ya.+ N’ihi ya, o kpebiziri isi Masedonia laghachi. 4 Ndị so ya bụ Sọpata nwa Pirọs onye Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs, bụ́ ndị Tesalonaịka, Gayọs onye Dabe, Timoti,+ nakwa Tikikọs+ na Trọfimọs,+ bụ́ ndị si ná mpaghara Eshia. 5 Ndị a bu anyị ụzọ gawa ma chere anyị na Troas. 6 Ma mgbe ụbọchị Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko gachara, anyị banyere ụgbọ mmiri na Filipaị wee gawa.+ Mgbe ụbọchị ise gachara, anyị ruru Troas ebe ha nọ. Anyị nọkwara ụbọchị asaa ebe ahụ.

7 N’ụbọchị mbụ n’izu,* mgbe anyị zukọtara iri nri, Pọl malitere ịgwa ndị gbakọtara ebe ahụ okwu, ebe ọ bụ na ọ ga-aga ebe ọzọ echi ya. O kwugidekwara okwu ruo etiti abalị. 8 E nwekwara ọtụtụ mpanaka* n’ọnụ ụlọ dị n’elu ebe anyị zukọrọ. 9 Ma mgbe Pọl nọ na-ekwu okwu, ezigbo ụra buuru otu nwa okorobịa aha ya bụ Yutikọs, onye nọ ọdụ na windo. Ọ nọ na-ehi ụra a si n’ụlọ elu ha nọ daa. O si n’okpukpu nke atọ* daa. Mgbe ndị mmadụ na-erula ebe ọ dara, ya abụrụ na ọ nwụọla. 10 Ma Pọl gbadara n’ala, hulata, makụọ ya+ wee sị: “Unu esogbuzila onwe unu, n’ihi na ọ dị ndụ.”*+ 11 Pọl gbagoziri n’elu were nri rie. Ya na ha nọkwa na-akparịta ụka chi abọọ, ya agawazie ebe ọzọ. 12 Ha wee kpọrọ nwatakịrị nwoke ahụ pụọ, na-enwe sọ aṅụrị na ọ dịzi ndụ.

13 Ma anyị banyere ụgbọ mmiri bugara anyị Asọs, Pọl ejiri ụkwụ na-abịa otú o kwuru na ọ ga-eme. Ọ gwakwara anyị na anyị ga-eburu ya n’obodo a. 14 N’ihi ya, mgbe o rutere Asọs ebe anyị nọ, anyị buuru ya gawa Mitilini. 15 N’ụbọchị sochiri ya, anyị si ebe ahụ banye ụgbọ mmiri ma kwụsị ebe dị nso na Kiọs. Ma n’echi ya, anyị kwụsịtụrụ na Semọs. Nwanne echi ya, anyị eruo Maịlitọs. 16 Pọl kpebiri ịbanye ụgbọ mmiri gafere Efesọs+ ka ọ ghara igbu oge ná mpaghara Eshia, n’ihi na ọ na-eme ngwa ngwa ka o nwee ike ịgaru Jeruselem+ n’ụbọchị Ememme Pentikọst.

17 Ma, ọ nọ na Maịlitọs zie ozi ka ndị okenye ọgbakọ Efesọs bịa hụ ya. 18 Mgbe ha bịara, ọ sịrị ha: “Unu ma nnọọ otú m si na-akpa àgwà mgbe mụ na unu nọ, malite n’ụbọchị mbụ ụkwụ m kpara ná mpaghara Eshia.+ 19 Eweturu m onwe m ala na-agbara Onyenwe anyị ohu.+ Ebere m ákwá, taakwa ahụhụ mgbe ndị Juu kpara nkata igbu m. 20 Unu makwa na ahapụghị m ịgwa unu ihe niile ga-abara unu uru ma ọ bụ izi unu ihe n’ihu ọha+ nakwa n’ụlọ n’ụlọ.+ 21 Kama, eziri m ma ndị Juu ma ndị Grik ozi ọma nke ọma ka ha chegharịa,+ fewe Chineke ma nwee okwukwe n’Onyenwe anyị Jizọs.+ 22 Ma ugbu a, mmụọ nsọ du m na-aga Jeruselem, n’agbanyeghị na amaghị m ihe ga-eme m ebe ahụ, 23 naanị na si n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ na-agbara m àmà ugboro ugboro na a ga-atụ m mkpọrọ, kpagbuokwa m.+ 24 Ka o sina dị, o nweghị ihe m ji ndụ m* kpọrọ. Ihe bụ́ mkpa m bụ ime ihe niile m kwesịrị ime+ na ịrụcha ọrụ Onyenwe anyị Jizọs nyere m. Ọrụ ahụ bụ izi ndị mmadụ ozi ọma nke ọma gbasara amara Chineke meere anyị.

25 “Ugbu a, ama m na unu niile m kwusaara ozi ọma gbasara Alaeze Chineke agaghị ahụ ihu m ọzọ. 26 Ma, ihe mere m ji kpọọ unu bụ ka unu mara na ọbara onye ọ bụla a na-azọpụtaghị adịghị m n’isi,+ 27 n’ihi na ahapụghị m ịgwa unu ihe niile Chineke zubere ime.+ 28 Na-elezinụ onwe unu na ìgwè atụrụ Chineke niile anya,+ nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke,+ nke o ji ọbara Ọkpara ya zụta.+ 29 Ama m na mgbe m na-anọghịzi ya, anụ ọhịa wolf ndị obi tara mmiri ga-abata ebe unu nọ.+ Ha agaghịkwa emere ìgwè atụrụ Chineke ebere. 30 Ụfọdụ ndị n’ime unu ga-ebidokwa ịna-ekwu ihe ndị na-abụghị eziokwu iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.+

31 “N’ihi ya, mụrụnụ anya, chetakwanụ na kemgbe afọ atọ,+ akwụsịghị m iji anya mmiri na-adụ onye ọ bụla n’ime unu ọdụ, ehihie na abalị. 32 Ana m enyefe unu n’aka Chineke, na-asịkwa ka okwu gbasara amara ya chebe unu. Okwu ahụ ga-agba unu ume, meekwa ka unu nweta ihe Chineke na-enye ndị nsọ niile.+ 33 O nweghị onye ọlaọcha ya ma ọ bụ ọlaedo ya ma ọ bụ uwe ya gụrụ m agụụ.+ 34 O doro unu anya na ọ bụ aka m ka m ji akpata ihe m ji egbo mkpa m+ nakwa nke ndị mụ na ha nọ. 35 Eji m ihe ndị m na-eme gosi unu na n’ihe niile,+ unu kwesịrị inyere ndị na-adịghị ike aka. Unu kwesịkwara ịna-echeta ihe Onyenwe anyị Jizọs kwuru. Ọ sịrị: ‘A na-aka enwe obi ụtọ n’inye ihe+ karịa ka a na-enwe n’ịnara ihe.’”

36 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, ya na ndị niile nọ ebe ahụ gburu ikpere n’ala, ya ekpee ekpere. 37 N’eziokwu, ha niile malitere ibe ezigbo ákwá, ha makụkwara Pọl* ma susuo ya ọnụ,* 38 n’ihi na ihe kacha wute ha bụ na ọ sịrị na ha agaghị ahụ ihu ya ọzọ.+ Ha wee duruo ya ebe ọ bara ụgbọ mmiri.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya