Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • E meriri eze na-achị Erad (1-3)

      • Agwọ ọla kọpa (4-9)

      • Ndị Izrel gara Moab gburugburu (10-20)

      • E meriri eze ndị Amọraịt bụ́ Saịhọn (21-30)

      • E meriri eze ndị Amọraịt bụ́ Ọg (31-35)

Ọnụ Ọgụgụ 21:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ndịda.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:40; Jos 12:7, 14

Ọnụ Ọgụgụ 21:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Họma pụtara “Ibibi Ihe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:45

Ọnụ Ọgụgụ 21:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:41
  • +Ọg 20:21; Di 2:8; Ikp 11:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1995, p. 17

Ọnụ Ọgụgụ 21:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:11; 15:24; Ọg 16:13
  • +Ọg 20:5
  • +Ọp 16:15; Ọg 11:6; Ọm 78:24, 25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1999, p. 26-27

Ọnụ Ọgụgụ 21:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:6, 9

Ọnụ Ọgụgụ 21:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:34
  • +Ọp 32:11

Ọnụ Ọgụgụ 21:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:1, 4
  • +Jn 3:14, 15
  • +Jn 6:40

Ọnụ Ọgụgụ 21:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:43

Ọnụ Ọgụgụ 21:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:44

Ọnụ Ọgụgụ 21:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:13

Ọnụ Ọgụgụ 21:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 22:36; Ikp 11:18

Ọnụ Ọgụgụ 21:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 64

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 32

    8/1/2004, p. 26

    8/15/1990, p. 29

    7/1/1990, p. 18, 20, 22-23, 28

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 152, 159-160

Ọnụ Ọgụgụ 21:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:15, 17

Ọnụ Ọgụgụ 21:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ọzara; ala ịkpa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:49
  • +Di 3:27; 34:1
  • +Ọg 23:28

Ọnụ Ọgụgụ 21:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:26-28

Ọnụ Ọgụgụ 21:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, okporo ụzọ awara awara.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:14, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ezi Ala’, p. 8-9

Ọnụ Ọgụgụ 21:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:30-35; 29:7; Ikp 11:19, 20

Ọnụ Ọgụgụ 21:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 135:10, 11
  • +Ọg 32:33; Neh 9:22
  • +Ọg 21:13; Di 3:16
  • +Ikp 11:21, 22
  • +Ọg 32:1; 1Ih 6:77, 81
  • +Jos 12:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 21:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbara ya gburugburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:15, 16; 15:16; Ọp 3:8; Di 7:1

Ọnụ Ọgụgụ 21:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:23, 24; 1Ez 11:7; 2Ez 23:13

Ọnụ Ọgụgụ 21:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:15, 17
  • +Jos 13:8, 9

Ọnụ Ọgụgụ 21:32

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbara ya gburugburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:1

Ọnụ Ọgụgụ 21:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:11; 4:47; Jos 13:8, 12
  • +Di 3:1, 8, 10

Ọnụ Ọgụgụ 21:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 20:3
  • +Ọp 23:27; Di 7:24
  • +Di 3:2; Ọm 135:10, 11

Ọnụ Ọgụgụ 21:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:3
  • +Jos 12:4-6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 21:1Ọg 33:40; Jos 12:7, 14
Ọnụ Ọgụ. 21:3Ọg 14:45
Ọnụ Ọgụ. 21:4Ọg 33:41
Ọnụ Ọgụ. 21:4Ọg 20:21; Di 2:8; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọp 14:11; 15:24; Ọg 16:13
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọg 20:5
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọp 16:15; Ọg 11:6; Ọm 78:24, 25
Ọnụ Ọgụ. 21:61Kọ 10:6, 9
Ọnụ Ọgụ. 21:7Ọm 78:34
Ọnụ Ọgụ. 21:7Ọp 32:11
Ọnụ Ọgụ. 21:92Ez 18:1, 4
Ọnụ Ọgụ. 21:9Jn 3:14, 15
Ọnụ Ọgụ. 21:9Jn 6:40
Ọnụ Ọgụ. 21:10Ọg 33:43
Ọnụ Ọgụ. 21:11Ọg 33:44
Ọnụ Ọgụ. 21:12Di 2:13
Ọnụ Ọgụ. 21:13Ọg 22:36; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 21:19Jos 13:15, 17
Ọnụ Ọgụ. 21:20Ọg 33:49
Ọnụ Ọgụ. 21:20Di 3:27; 34:1
Ọnụ Ọgụ. 21:20Ọg 23:28
Ọnụ Ọgụ. 21:21Di 2:26-28
Ọnụ Ọgụ. 21:22Ọg 20:14, 17
Ọnụ Ọgụ. 21:23Di 2:30-35; 29:7; Ikp 11:19, 20
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọm 135:10, 11
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 32:33; Neh 9:22
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 21:13; Di 3:16
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ikp 11:21, 22
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 32:1; 1Ih 6:77, 81
Ọnụ Ọgụ. 21:24Jos 12:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 21:25Je 10:15, 16; 15:16; Ọp 3:8; Di 7:1
Ọnụ Ọgụ. 21:29Ikp 11:23, 24; 1Ez 11:7; 2Ez 23:13
Ọnụ Ọgụ. 21:30Jos 13:15, 17
Ọnụ Ọgụ. 21:30Jos 13:8, 9
Ọnụ Ọgụ. 21:32Ọg 32:1
Ọnụ Ọgụ. 21:33Di 3:11; 4:47; Jos 13:8, 12
Ọnụ Ọgụ. 21:33Di 3:1, 8, 10
Ọnụ Ọgụ. 21:34Di 20:3
Ọnụ Ọgụ. 21:34Ọp 23:27; Di 7:24
Ọnụ Ọgụ. 21:34Di 3:2; Ọm 135:10, 11
Ọnụ Ọgụ. 21:35Di 3:3
Ọnụ Ọgụ. 21:35Jos 12:4-6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 21:1-35

Ọnụ Ọgụgụ

21 Mgbe onye Kenan, bụ́ eze na-achị Erad,+ onye bi na Negeb,* nụrụ na ndị Izrel esila n’ụzọ Atarim bịa, ọ lụsoro ndị Izrel agha ma dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha. 2 N’ihi ya, ndị Izrel kwere Jehova nkwa, sị: “Ọ bụrụ na i nyefee ndị a n’aka anyị, anyị ga-ebibi obodo ha niile.” 3 Jehova gere ntị n’olu ndị Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha, ha wee bibie ha na obodo ha niile. N’ihi ya, ha kpọrọ ebe ahụ Họma.*+

4 Ka ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa ala Ịdọm akụkụ akụkụ gafere,+ ike ije ahụ gwụwara ha. 5 Ha wee na-ekwujọ Chineke na Mosis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a? Nri adịghị, mmiri adịghị,+ anyị* akpọọkwala achịcha a na-abaghị uru asị.”+ 6 Jehova wee mee ka agwọ ọjọọ dị iche iche batawa n’ebe ha bi. Agwọ ndị ahụ nọ na-ata ha, ọtụtụ ndị Izrel nwụkwara.+

7 Ha wee bịakwute Mosis, sị: “Anyị emehiela. Anyị kwujọrọ Jehova, kwujọọkwa gị.+ Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.” Mosis wee rịọrọ ha arịrịọ.+ 8 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Kpụọ agwọ yiri agwọ ọjọọ ma konye ya n’elu osisi. Ọ bụrụ na agwọ ataa onye ọ bụla, onye ahụ ga-ele ya anya ka ọ ghara ịnwụ.” 9 Mosis ji ọla kọpa kpụọ agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi.+ Mgbe ọ bụla agwọ tara mmadụ, onye ahụ elee agwọ ọla kọpa ahụ anya, onye ahụ anaghị anwụ.+

10 Mgbe e mechara, ndị Izrel pụrụ gaa maa ụlọikwuu n’Obọt.+ 11 Ha sizi n’Obọt pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Aịye-abarim,+ n’ala ịkpa nke chere Moab ihu, n’ebe ọwụwa anyanwụ. 12 Ha si n’ebe ahụ pụọ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Ndagwurugwu Zired.+ 13 Ha si ebe ahụ pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt, n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt. 14 Ọ bụ ya mere akwụkwọ Agha Jehova ji kwuo banyere “Veheb nke dị na Sufa nakwa ndagwurugwu ndị dị n’Anọn, 15 nakwa mkpọda ndagwurugwu ndị ruru n’ógbè Aa, ruokwa n’akụkụ ókè Moab.”

16 Ha sizi ebe ahụ gaa n’ebe a na-akpọ Bia. Ọ bụ n’ebe ahụ ka e nwere olulu mmiri nke Jehova gwara Mosis banyere ya, sị: “Kpọkọta ndị Izrel, ka m nye ha mmiri.”

17 N’oge ahụ, ndị Izrel bụrụ abụ a, sị:

“Gị olulu mmiri, gbapụta mmiri! Bụọrọnụ ya abụ!

18 Olulu mmiri ndị isi gwuru, nke ndị a ma ama n’Izrel gwuru,

Ha ji mkpara onye na-achị achị nakwa mkpara nke ha gwuo ya.”

Ha sizi n’ala ịkpa ahụ gaa Matana. 19 Ha si Matana gaa Nahaliel, sikwa Nahaliel gaa Bemọt.+ 20 Ha si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ala Moab,+ n’elu Pisga,+ nke chere Jeshaịmọn* ihu.+

21 Ndị Izrel zigaara Saịhọn eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị:+ 22 “Ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị abanye n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị. Anyị agaghị aṅụ mmiri n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze* ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ala gị.”+ 23 Ma Saịhọn ekweghị ka ndị Izrel si n’ala ya gafere. Kama Saịhọn kpọkọtara ndị obodo ya niile gawa ịlụso Izrel agha n’ala ịkpa. Ọ bịarutere Jehaz malite ịlụso Izrel agha.+ 24 Ma ndị Izrel ji mma agha merie ya+ ma weghara ala ya+ malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ndị Amọn nso, n’ihi na ọ bụ Jeza+ bụ ókè ndị Amọn.+

25 Ndị Izrel wee weghara obodo ndị a niile. Ha wee biri n’obodo ndị Amọraịt niile,+ ya bụ, na Heshbọn na ime obodo niile ndị dị ya nso.* 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn, eze ndị Amọraịt. Ọ bụ ya lụsoro eze Moab agha ma nara ya ala ya niile ruo Anọn. 27 Ọ bụ ya mere e ji atụ ilu a e ji ama njakịrị:

“Bịa na Heshbọn.

Ka a rụọ obodo Saịhọn, ka e meekwa ka ọ kwụsie ike.

28 N’ihi na ọkụ esila na Heshbọn pụta, ire ọkụ esikwala n’obodo Saịhọn pụta.

O repịala Aa nke Moab, repịa ndị nwe ebe ndị dị elu n’Anọn.

29 Moab, ị ga-ata ahụhụ. A ga-ebibi unu, unu ndị Kimọsh.+

Ọ na-eme ka ụmụ ya ndị nwoke gbaa ọsọ, na-emekwa ka Saịhọn, eze ndị Amọraịt, dọrọ ụmụ ya ndị nwaanyị n’agha.

30 Ka anyị gbaa ha ụta.

A ga-ebibi Heshbọn ruo Daịbọn.+

Ka anyị bibie ha ruo Nofa.

Ọkụ ga-agbasa ruo Medeba.”+

31 Ndị Izrel wee biri n’ala ndị Amọraịt. 32 Mosis zipụrụ ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú Jeza dị.+ Ha weghaara ime obodo niile dị ya nso,* chụpụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ. 33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+ 34 Jehova sịrị Mosis: “Atụla ya egwu+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị agha ya niile nakwa ala ya n’aka gị.+ Ị ga-eme ya ihe i mere Saịhọn eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+ 35 Ha wee na-egbu ya na ụmụ ya ndị nwoke na ndị obodo ya niile ruo mgbe a na-enweghịzi onye obodo ya fọrọ.+ Ha wee weghara ala ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya