Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 69
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka a napụta ya

        • “Ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ n’obi” (9)

        • “Za m ngwa ngwa” (17)

        • ‘Ha nyere m mmanya gbara ụka’ (21)

Abụ Ọma 69:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 144:7; Ákw 3:54; Jo 2:5

Abụ Ọma 69:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:2
  • +Ọm 32:6; Jo 2:3

Abụ Ọma 69:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:2
  • +Ọm 119:82, 123; Aịz 38:14

Abụ Ọma 69:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 23:22; Jn 15:24, 25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 11-12

    6/1/2006, p. 11

Abụ Ọma 69:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:6; Jer 15:15
  • +Aịz 50:6; Mt 26:67; 27:29

Abụ Ọma 69:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 19:13; Ọm 31:11; Jn 1:11; 7:5

Abụ Ọma 69:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 19:10; Ọm 119:139; Mt 21:12, 13; Mk 11:15-17; Jn 2:13-17
  • +Ro 15:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 8-9

Abụ Ọma 69:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Mgbe m bere ákwá ma buo ọnụ.”

Abụ Ọma 69:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ihe e ji atụ ilu.”

Abụ Ọma 69:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 49:8; Hib 5:7
  • +Ọm 68:20

Abụ Ọma 69:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 144:7

Abụ Ọma 69:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’olulu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:2
  • +Ọm 16:10

Abụ Ọma 69:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:3; 109:21
  • +Ọm 25:16

Abụ Ọma 69:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:9; 102:2
  • +Ọm 31:9; 40:13

Abụ Ọma 69:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:6

Abụ Ọma 69:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 142:4
  • +Job 19:14

Abụ Ọma 69:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ahịhịa na-egbu mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:34; Mk 15:23
  • +Mt 27:48; Mk 15:36; Lu 23:36; Jn 19:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 6

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 15

Abụ Ọma 69:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:9, 10

Abụ Ọma 69:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 10

Abụ Ọma 69:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 21:9

Abụ Ọma 69:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ụlọikwuu ha mgbidi gbara gburugburu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:20

Abụ Ọma 69:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’akwụkwọ nke ndị dị ndụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:33
  • +Fil 4:3; Mkp 3:5; 13:8

Abụ Ọma 69:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 109:22

Abụ Ọma 69:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:13-15; Ho 14:2

Abụ Ọma 69:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:17; 102:17; Aịz 66:2
  • +Ọm 146:7; Aịz 61:1; Lu 4:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2008, p. 12

    4/15/1997, p. 4-5

Abụ Ọma 69:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:11; Aịz 49:13

Abụ Ọma 69:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala ahụ.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:18

Abụ Ọma 69:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 61:9; 66:22
  • +Ọm 91:14; Jes 1:12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 69:1Ọm 144:7; Ákw 3:54; Jo 2:5
Ọma 69:2Ọm 40:2
Ọma 69:2Ọm 32:6; Jo 2:3
Ọma 69:3Ọm 22:2
Ọma 69:3Ọm 119:82, 123; Aịz 38:14
Ọma 69:4Lu 23:22; Jn 15:24, 25
Ọma 69:7Ọm 22:6; Jer 15:15
Ọma 69:7Aịz 50:6; Mt 26:67; 27:29
Ọma 69:8Job 19:13; Ọm 31:11; Jn 1:11; 7:5
Ọma 69:91Ez 19:10; Ọm 119:139; Mt 21:12, 13; Mk 11:15-17; Jn 2:13-17
Ọma 69:9Ro 15:3
Ọma 69:13Aịz 49:8; Hib 5:7
Ọma 69:13Ọm 68:20
Ọma 69:14Ọm 144:7
Ọma 69:15Ọm 69:2
Ọma 69:15Ọm 16:10
Ọma 69:16Ọm 63:3; 109:21
Ọma 69:16Ọm 25:16
Ọma 69:17Ọm 27:9; 102:2
Ọma 69:17Ọm 31:9; 40:13
Ọma 69:19Ọm 22:6
Ọma 69:20Ọm 142:4
Ọma 69:20Job 19:14
Ọma 69:21Mt 27:34; Mk 15:23
Ọma 69:21Mt 27:48; Mk 15:36; Lu 23:36; Jn 19:29
Ọma 69:22Ro 11:9, 10
Ọma 69:24Ọm 21:9
Ọma 69:25Ọrụ 1:20
Ọma 69:28Ọp 32:33
Ọma 69:28Fil 4:3; Mkp 3:5; 13:8
Ọma 69:29Ọm 109:22
Ọma 69:31Ọm 50:13-15; Ho 14:2
Ọma 69:33Ọm 10:17; 102:17; Aịz 66:2
Ọma 69:33Ọm 146:7; Aịz 61:1; Lu 4:18
Ọma 69:34Ọm 96:11; Aịz 49:13
Ọma 69:35Ọm 51:18
Ọma 69:36Aịz 61:9; 66:22
Ọma 69:36Ọm 91:14; Jes 1:12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 69:1-36

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Okooko Lili” kpọọ ya. Abụ Devid.

69 Chineke, biko zọpụta m, n’ihi na mmiri na-achọ iri m.*+

 2 Emikpuola m n’ime apịtị miri emi, nke ala ya na-esighị ike.+

Adakpuola m na mmiri miri emi.

Iyi na-asọsi ike eburula m.+

 3 Etigidela m mkpu, ike agwụ m.+

Olu agụọla m.

Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m nọ na-echere Chineke m.+

 4 Ndị kpọrọ m asị n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha+

Dị ọtụtụ karịa ntutu isi m.

Ndị chọrọ igbu m,

Ya bụ, ndị iro m, bụ́ ndị aghụghọ,* adịla ọtụtụ.

Ha manyere m ka m nye ha ihe m na-ezughị ezu.

 5 Chineke, ị ma nzuzu m zuzuru,

Ị makwa ihe ndị m mere ikpe ji ma m.

 6 Ọkaakaa Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha,

Biko, ekwela ka ihere mee ndị nwere olileanya n’ebe ị nọ n’ihi m.

Biko, Chineke Izrel,

Ekwela ka e menye ndị na-achọ gị ihere n’ihi m.

 7 A na-akparị m n’ihi gị.+

Ihere ejula m ihu.+

 8 Abụrụla m onye ọbịa n’anya ụmụnne m,

Abụkwa m onye mba ọzọ n’anya ndị nne ji mụ na ha.+

 9 Ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ n’obi.+

Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.+

10 Mgbe m wedara onwe m* ala buo ọnụ,*

A kparịrị m.

11 Mgbe m ji ákwà iru uju mere uwe,

Ha ji m mere ihe ọchị.*

12 Ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá na-ekwu gbasara m,

Ndị aṅụrụma jikwa m agụ egwú.

13 Ma Jehova, biko, ka ekpere m

Ruo gị ntị n’oge ị ga-emere m amara.+

Chineke, biko, n’ihi ịhụnanya gị* dị ukwuu,

Za ekpere m ma gosi na ị bụ onye nzọpụta a tụkwasịrị obi.+

14 Dọpụta m n’apịtị.

Ekwela ka m mikpuo.

Napụta m n’aka ndị kpọrọ m asị,

Dọpụtakwa m na mmiri miri emi.+

15 Ekwela ka idei mmiri na-asọsi ike buru m,+

Ma ọ bụ ka mmiri miri emi rie m,

Ma ọ bụ ka m dakpuo n’olulu mmiri.*+

16 Jehova, biko, za m, n’ihi na ịhụnanya gị* dị mma.+

Chee ihu n’ebe m nọ maka na ị na-eme ebere nke ukwuu,+

17 Ezokwarala ohu gị ihu gị.+

Za m ngwa ngwa n’ihi na m na-ata ahụhụ.+

18 Bịa m nso napụta m.

Napụta m n’aka ndị iro m.

19 Ị ma mkparị a na-akparị m na otú e si na-emenye m ihere nakwa otú e si jiri m na-eme ihe ọchị.+

Ị na-ahụ ndị iro m niile.

20 Obi agbawaala m n’ihi mkparị a na-akparị m, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.

M nọ na-atụ anya ka e metere m ebere, ma e nweghị onye meteere m ebere.+

M nọkwa na-atụ anya ndị ga-akasi m obi, ma e nweghị onye m hụrụ.+

21 Ha nyere m nsí* kama inye m nri,+

Ha nyekwara m mmanya gbara ụka ka m ṅụọ mgbe mmiri na-agụ m.+

22 Ka tebụl ha bụụrụ ha ọnyà,

Ka akụnụba ha bụkwaara ha ọnyà.+

23 Ka anya ha gbaa ọchịchịrị ka ha gharazie ịhụ ụzọ,

Meekwa ka úkwù na-ama ha jijiji mgbe niile.

24 Wesa ha oké iwe gị,

Wesakwa ha iwe gị dị ọkụ.+

25 Ka ebe ha mara ụlọikwuu* tọgbọrọ chakoo.

Ka a ghara inwe onye bi n’ụlọikwuu ha.+

26 N’ihi na ha na-achụ onye i tiri ihe ọsọ,

Ha na-akọsakwa ahụhụ ndị ị merụrụ ahụ́ na-ata.

27 Mee ka ha taa ahụhụ ihe ọjọọ ha mere taruo ya n’isi,

Ka ị gharakwa ile ha anya ka ndị ezi omume.

28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndụ,*+

Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+

29 Ma m na-ata ahụhụ, ahụ́ niile na-egbukwa m mgbu.+

Chineke, biko, jiri ike i ji azọpụta ndị gị chebe m.

30 M ga-abụ abụ too aha Chineke.

M ga-aja ya mma, keleekwa ya.

31 Ime otú a ga-amasị Jehova karịa iji oké ehi achụrụ ya àjà,

Karịa oké ehi kara aka.+

32 Ndị dị umeala n’obi ga-ahụ ike Chineke wee ṅụrịa ọṅụ.

Unu ndị na-achọ Chineke, ka obi sie unu ike.

33 N’ihi na Jehova na-ege ndị ogbenye ntị,+

Ọ gaghịkwa eleghara ndị ya a dọọrọ n’agha anya.+

34 Ka eluigwe na ụwa too ya.+

Ka oké osimiri na ihe niile na-agagharị n’ime ya too ya.

35 N’ihi na Chineke ga-azọpụta Zayọn+

Ma rụghachi obodo dị iche iche dị na Juda.

Ha ga-ebikwa n’ebe ahụ, ya* abụrụ nke ha.

36 Ọ bụ ya ka ụmụ ndị ohu ya ga-eketa,+

Ndị ji aha ya kpọrọ ihe+ ga-ebikwa na ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya