Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs

      • Chineke mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu (1-10)

      • Kraịst kwaturu mgbidi kewara ìgwè abụọ (11-22)

Ndị Efesọs 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 290

Ndị Efesọs 2:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị oge a.” Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

  • *

    Na Grik, “mmụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:2; Efe 4:17
  • +Jn 12:31
  • +1Kọ 2:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 53-54

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 13

    7/15/2010, p. 3-4

    8/15/2008, p. 27

    6/15/2007, p. 26

    6/1/2007, p. 5-6

    9/1/1999, p. 9

    2/1/1996, p. 25

    7/1/1994, p. 23-24

    4/1/1994, p. 15-19

    Ozi Alaeze,

    12/2006, p. 8

    Teta!,

    4/8/2000, p. 11

Ndị Efesọs 2:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:9-11
  • +1Pi 4:3
  • +Jn 3:36

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1995, p. 4

Ndị Efesọs 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 145:9
  • +Ro 5:8; 1Jn 4:9, 19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 8-9

Ndị Efesọs 2:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:12, 13

Ndị Efesọs 2:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2015, p. 13

    8/15/2008, p. 27

    2/15/2006, p. 21

    Mmezu Mkpughe, p. 136-137, 199

Ndị Efesọs 2:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2016, p. 29

Ndị Efesọs 2:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:16

Ndị Efesọs 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:20

Ndị Efesọs 2:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:3, 4
  • +Ga 6:15

Ndị Efesọs 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 9:4
  • +Aịz 65:1

Ndị Efesọs 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:19, 20
  • +Kọl 3:11
  • +Le 20:26; Kọl 2:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/2008, p. 21

    11/15/1997, p. 28

Ndị Efesọs 2:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:12; Ga 3:28

Ndị Efesọs 2:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 12:2
  • +Ọrụ 10:28

Ndị Efesọs 2:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:12
  • +Fil 3:20
  • +1Ti 3:15; Hib 3:6

Ndị Efesọs 2:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:28
  • +Aịz 28:16

Ndị Efesọs 2:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:19
  • +1Kọ 3:16; 6:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 22

Ndị Efesọs 2:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Efe. 2:1Kọl 2:13
Efe. 2:2Ro 12:2; Efe 4:17
Efe. 2:2Jn 12:31
Efe. 2:21Kọ 2:12
Efe. 2:31Kọ 6:9-11
Efe. 2:31Pi 4:3
Efe. 2:3Jn 3:36
Efe. 2:4Ọm 145:9
Efe. 2:4Ro 5:8; 1Jn 4:9, 19
Efe. 2:5Kọl 2:12, 13
Efe. 2:6Efe 1:3
Efe. 2:8Ro 4:16
Efe. 2:9Ro 3:20
Efe. 2:10Efe 1:3, 4
Efe. 2:10Ga 6:15
Efe. 2:12Ro 9:4
Efe. 2:12Aịz 65:1
Efe. 2:14Kọl 1:19, 20
Efe. 2:14Kọl 3:11
Efe. 2:14Le 20:26; Kọl 2:13, 14
Efe. 2:151Kọ 12:12; Ga 3:28
Efe. 2:16Hib 12:2
Efe. 2:16Ọrụ 10:28
Efe. 2:19Efe 2:12
Efe. 2:19Fil 3:20
Efe. 2:191Ti 3:15; Hib 3:6
Efe. 2:201Kọ 12:28
Efe. 2:20Aịz 28:16
Efe. 2:21Kọl 2:19
Efe. 2:211Kọ 3:16; 6:19
Efe. 2:221Pi 2:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Efesọs 2:1-22

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

2 N’ihi mmehie unu, unu dịbu ka ndị nwụrụ anwụ. Ma, Chineke mere ka unu dị ndụ.+ 2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi. 3 N’eziokwu, n’oge gara aga, anyị niile mere omume otú ha si eme, n’ihi na anyị na-eme ihe ọ bụla anụ ahụ́ anyị chọrọ ka anyị mee.+ Anyị na-eme ihe ọ bụla na-atọ anụ ahụ́ anyị ụtọ, na-emekwa ihe ọ bụla batara anyị n’echiche.+ Kemgbe a mụrụ anyị, anyị bụ ndị Chineke kwesịrị iwesa iwe+ otú ndị ọzọ bụ. 4 Ma, n’ihi ebere Chineke na-enweghị atụ+ na otú o si hụ anyị n’anya hie nne,+ 5 o mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu, n’agbanyeghị na anyị dị ka ndị nwụrụ anwụ n’ihi mmehie anyị.+ N’eziokwu, ọ zọpụtala unu n’ihi amara ya. 6 Chineke emeekwala ka anyị dịrị ndụ, nyekwa anyị ebe anyị ga-anọ ọdụ n’eluigwe n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu.+ 7 Ihe mere Chineke ji mee ihe a bụ ka o gosi na amara ya enweghị atụ mgbe ọ ga-emere anyị ihe ọma n’oge na-abịa abịa, n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu.

8 N’ihi amara Chineke, a zọpụtala unu, ndị nwere okwukwe.+ A zọpụtaghị unu n’ihi mbọ unu gbara, kama ọ bụ onyinye Chineke. 9 A zọpụtaghị unu n’ihi ọrụ ndị unu rụrụ,+ ka onye ọ bụla ghara inwe ihe ọ ga-eji na-anya isi. 10 Anyị bụ ọrụ aka Chineke. Ebe ọ bụ na anyị bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst Jizọs,+ e kere anyị+ ka anyị na-arụ ọrụ ọma, nke Chineke dị mbụ kpebie ka anyị na-arụ.

11 N’ihi ya, chetanụ na unu abụghị ndị Juu. Ndị ụmụ mmadụ biri úgwù na-akpọ unu ndị a na-ebighị úgwù. 12 Unu amaghị Kraịst n’oge ahụ. Unu na ndị Izrel anaghị emekọ ihe ọ bụla, unu esoghịkwa n’ọgbụgba ndụ Chineke ji kwe nkwa.+ Unu bi n’ụwa, ma unu enweghị olileanya, unu amaghịkwa Chineke.+ 13 Ma ugbu a, ebe unu bụ ndị na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, unu ndị na-amabughị Chineke, abịala mara ya n’ihi ọbara Kraịst. 14 N’ihi na Kraịst emeela ka anyị dịrị n’udo,+ meekwa ka ìgwè abụọ ahụ bụrụ otu,+ kwatuokwa mgbidi kewara ha.+ 15 O mechara mee ka ha bụrụ otu ìgwe,+ ha adịrịkwa n’udo. N’eziokwu, ìgwè abụọ ahụ bụcha ndị na-eso ụzọ ya. N’ihi ahụ́ ya o ji chụọ àjà, o mere ka a kwụsị ịna-edebe Iwu Mosis. Ọ bụ Iwu a mere ka ìgwè abụọ ahụ dịrị n’iro. 16 N’ihi ọnwụ ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ,*+ o mekwara ka Chineke na ìgwè abụọ ahụ dịrị n’ezigbo mma, ka ha nwee ike ịbụ otu ahụ́ maka na o jirila onwe ya mee ka ha ghara ịbụkwa ndị iro.+ 17 Ọ bịakwara zisaara unu ndị na-amaghị Chineke ozi ọma nke udo, zisaakwara ndị ma ya. 18 N’ihi na àjà o ji ndụ ya chụọ emeela ka anyị niile nọ n’ìgwè abụọ a nwee ike ịna-abịa Nna anyị nke eluigwe nso maka na ọ na-enye anyị niile mmụọ nsọ.

19 N’ihi ya, unu abụghịzi ndị mbịarambịa na ndị mba ọzọ,+ kama unu na ndị nsọ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ Chineke.+ 20 A rụkwasịkwara unu n’elu ntọala, nke bụ́ ndịozi na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs bụ nkume ji ụlọ e ji tọọ ntọala.+ 21 E jikọkwara akụkụ ụlọ ahụ niile ọnụ. Ebe ọ bụ na ụlọ ahụ na Kraịst dị n’otu,+ ọ na-aghọrọ Jehova* ụlọ nsọ.+ 22 Ebe ọ bụ na unu na Kraịst dịkwa n’otu, Chineke emeela ka unu na ndị ọzọ bụrụ ụlọ o bi, n’ihi na mmụọ ya dị ebe ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya