Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ndị Izrel ga-efe Chineke n’ebe ọ họọrọ (1-14)

      • Ndị Izrel nwere ike iri anụ, ma ha agaghị eri ọbara (15-28)

      • Unu ekwela ka a rata unu ife chi ọzọ (29-32)

Diuterọnọmi 12:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:13

Diuterọnọmi 12:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:24
  • +Di 7:25
  • +Ọp 23:13; Jos 23:7

Diuterọnọmi 12:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:3; Di 12:31

Diuterọnọmi 12:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 7:12

Diuterọnọmi 12:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3
  • +Di 14:22
  • +1Ih 29:9; Ezr 2:68
  • +Di 12:17; 15:19
  • +Ọg 18:19; Di 12:11

Diuterọnọmi 12:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:19, 20
  • +Le 23:40; Di 12:12, 18; 14:23, 26; Ọm 32:11; 100:2; Fil 4:4

Diuterọnọmi 12:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe o chere dị mma.”

Diuterọnọmi 12:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:56; 1Ih 23:25

Diuterọnọmi 12:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 3:17
  • +Di 33:28; 1Ez 4:25

Diuterọnọmi 12:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 16:2; 26:2
  • +Di 14:22, 23

Diuterọnọmi 12:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 14:26; 1Ez 8:66; Neh 8:10
  • +Ọg 18:20, 24; Di 10:9; 14:28, 29; Jos 13:14

Diuterọnọmi 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 17:3, 4; 1Ez 12:28

Diuterọnọmi 12:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 7:12

Diuterọnọmi 12:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:21

Diuterọnọmi 12:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 9:4; Le 7:26; 17:10; Ọrụ 15:20, 29
  • +Le 17:13; Di 15:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2000, p. 30-31

Diuterọnọmi 12:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 14:22, 23

Diuterọnọmi 12:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:11; 14:26

Diuterọnọmi 12:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:21; Di 14:27; 2Ih 31:4; Neh 10:38, 39; Mal 3:8

Diuterọnọmi 12:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:21
  • +Je 15:18; Ọp 34:24; Di 11:24
  • +Le 11:2-4

Diuterọnọmi 12:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 14:23; 2Ih 7:12

Diuterọnọmi 12:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 14:4, 5

Diuterọnọmi 12:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 3:17; Di 12:16
  • +Je 9:4; Le 17:11, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1991, p. 31

Diuterọnọmi 12:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 17:13; Di 15:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2000, p. 30-31

Diuterọnọmi 12:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 17:11
  • +Le 4:29, 30

Diuterọnọmi 12:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:23; Ọm 44:2; 78:55

Diuterọnọmi 12:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:16; Ọm 106:36; Ezi 20:28

Diuterọnọmi 12:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:3, 21; 20:2; Di 18:10-12; Jer 32:35

Diuterọnọmi 12:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 22:5
  • +Di 4:2; Jos 1:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 12:2Ọp 34:13
Diut. 12:3Ọp 23:24
Diut. 12:3Di 7:25
Diut. 12:3Ọp 23:13; Jos 23:7
Diut. 12:4Le 18:3; Di 12:31
Diut. 12:52Ih 7:12
Diut. 12:6Le 1:3
Diut. 12:6Di 14:22
Diut. 12:61Ih 29:9; Ezr 2:68
Diut. 12:6Di 12:17; 15:19
Diut. 12:6Ọg 18:19; Di 12:11
Diut. 12:7Di 15:19, 20
Diut. 12:7Le 23:40; Di 12:12, 18; 14:23, 26; Ọm 32:11; 100:2; Fil 4:4
Diut. 12:91Ez 8:56; 1Ih 23:25
Diut. 12:10Jos 3:17
Diut. 12:10Di 33:28; 1Ez 4:25
Diut. 12:11Di 16:2; 26:2
Diut. 12:11Di 14:22, 23
Diut. 12:12Di 14:26; 1Ez 8:66; Neh 8:10
Diut. 12:12Ọg 18:20, 24; Di 10:9; 14:28, 29; Jos 13:14
Diut. 12:13Le 17:3, 4; 1Ez 12:28
Diut. 12:142Ih 7:12
Diut. 12:15Di 12:21
Diut. 12:16Je 9:4; Le 7:26; 17:10; Ọrụ 15:20, 29
Diut. 12:16Le 17:13; Di 15:23
Diut. 12:17Di 14:22, 23
Diut. 12:18Di 12:11; 14:26
Diut. 12:19Ọg 18:21; Di 14:27; 2Ih 31:4; Neh 10:38, 39; Mal 3:8
Diut. 12:201Ez 4:21
Diut. 12:20Je 15:18; Ọp 34:24; Di 11:24
Diut. 12:20Le 11:2-4
Diut. 12:21Di 14:23; 2Ih 7:12
Diut. 12:22Di 14:4, 5
Diut. 12:23Le 3:17; Di 12:16
Diut. 12:23Je 9:4; Le 17:11, 14
Diut. 12:24Le 17:13; Di 15:23
Diut. 12:27Le 17:11
Diut. 12:27Le 4:29, 30
Diut. 12:29Ọp 23:23; Ọm 44:2; 78:55
Diut. 12:30Di 7:16; Ọm 106:36; Ezi 20:28
Diut. 12:31Le 18:3, 21; 20:2; Di 18:10-12; Jer 32:35
Diut. 12:32Jos 22:5
Diut. 12:32Di 4:2; Jos 1:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 12:1-32

Diuterọnọmi

12 “Ihe ndị a bụ ntụziaka na iwu ndị unu ga-elezi anya na-edebe n’oge niile unu ga-adị ndụ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà ga-enye unu ka unu biri na ya. 2 Unu ga-ebibicha ebe niile mba ndị unu ga-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha dị iche iche,+ ma ọ̀ bụ n’ugwu ndị dị elu ma ọ̀ bụ n’obere ugwu ma ọ̀ bụ n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko. 3 Unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, kụrisịa ogidi arụsị ha,+ kpọọ ogwe osisi arụsị* ha ọkụ, gbutusịakwa arụsị ha a pịrị apị,+ wee mee ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ebe ahụ.+

4 “Unu efela Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ.+ 5 Kama, gaanụ fee Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ bụla ọ họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya n’ebo unu niile nakwa n’ebe ọ họọrọ ka ọ bụrụ ebe ọ ga-ebi.+ 6 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà unu a na-esu ọkụ,+ àjà unu ndị ọzọ, otu ụzọ n’ụzọ iri unu,+ onyinye unu kwere ná nkwa, onyinye si unu n’obi,+ anụmanụ ọ bụla ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ,+ na onyinye ọ bụla ọzọ unu chọrọ inye.+ 7 Unu na ndị ezinụlọ unu ga-anọ n’ebe ahụ rie ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe niile unu mere+ maka na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu.

8 “Unu emela otú anyị na-eme n’ebe a taa, ya bụ, otú a onye ọ bụla na-eme ihe dị mma n’anya ya* 9 maka na unu abanyebeghị n’ebe unu ga-ezu ike+ nakwa n’ala unu ga-eketa, nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. 10 Mgbe unu ga-agafe Osimiri Jọdan+ ma biri n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka unu biri, ọ ga-eme ka unu zuoro ndị iro unu niile gbara unu gburugburu ike, obi ga-erukwa unu ala.+ 11 Ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya+ ka unu ga-eweta ihe niile m na-enye unu n’iwu ka unu weta, ya bụ, àjà unu a na-esu ọkụ, àjà unu ndị ọzọ, otu ụzọ n’ụzọ iri unu,+ onyinye ọ bụla unu kwere Jehova ná nkwa, na onyinye ọ bụla ọzọ unu chọrọ inye. 12 Unu ga-aṅụrị ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, na onye Livaị nke bi n’obodo unu, ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọ bụla o so unu keta.+ 13 Lezienụ anya ka unu ghara ịchụ àjà unu a na-esu ọkụ n’ebe ọ bụla ọzọ dị unu mma.+ 14 Unu ga-achụ àjà unu a na-esu ọkụ naanị n’ebe Jehova ga-ahọrọ n’otu n’ime ebo unu. Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eme ihe niile m na-enye unu n’iwu.+

15 “Ma mgbe ọ bụla anụ gụrụ unu,* unu nwere ike iji otú Jehova bụ́ Chineke unu gọziruru unu n’obodo unu niile mara anụ ole unu ga-egbu rie.+ Onye dị ọcha na onye na-adịghị ọcha nwere ike iri ya, otú unu si eri ele ma ọ bụ mgbada. 16 Ma unu erila ọbara ya.+ Unu ga-awụpụ ya n’ala ka mmiri.+ 17 A gaghị ekwe ka unu nọrọ n’obodo unu dị iche iche rie otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka* unu, nke mmanya ọhụrụ unu, nke mmanụ unu, ma ọ bụ anụmanụ ọ bụla ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ+ ma ọ bụ onyinye ọ bụla unu kwere ná nkwa, onyinye si unu n’obi, ma ọ bụkwanụ onyinye ọ bụla ọzọ unu chọrọ inye. 18 Unu ga-eri ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke na ohu unu ndị nwaanyị, nakwa onye Livaị nke bi n’obodo unu. Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ihe niile unu na-eme. 19 Lezienụ anya ka unu ghara ichefu ndị Livaị+ n’oge niile unu ga-ebi n’ala unu.

20 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ala unu bukwuo ibu+ otú o kwere unu ná nkwa,+ unu asị, ‘Anyị chọrọ ịta anụ,’ maka na anụ na-agụ unu,* unu nwere ike ịta anụ mgbe ọ bụla ọ gụrụ unu.*+ 21 Ọ bụrụ na ebe Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya+ dị unu anya, unu ga-egbu ụfọdụ n’ime ìgwè ehi unu ma ọ bụ ụfọdụ n’ime ìgwè ewu na atụrụ unu ndị Jehova nyere unu, otú m nyere unu n’iwu, unu ga-anọkwa n’obodo unu rie ha mgbe ọ bụla ọ gụrụ unu.* 22 Unu nwere ike iri ya otú unu si eri ele na mgbada.+ Ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha nwere ike iri ya. 23 Kpebisienụ ike na unu agaghị eri ọbara ya,+ n’ihi na ọbara ya bụ ndụ* ya.+ Unu erikọtakwala ndụ* ya na anụ ya. 24 Unu erila ya. Unu ga-awụpụ ya n’ala ka mmiri.+ 25 Unu erila ya, ka ihe wee gaziere unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu maka na unu na-eme ihe dị mma n’anya Jehova. 26 Mgbe unu na-abịa n’ebe Jehova ga-ahọrọ, unu ga-eji naanị ihe ndị dị nsọ, ndị bụ́ nke unu, nakwa onyinye ndị unu kwere ná nkwa. 27 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-achụ àjà unu ndị a na-esu ọkụ, ma anụ ha ma ọbara ha,+ n’ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu. A ga-awụpụkwa ọbara anụ unu ji chụọ àjà unu ndị ọzọ n’akụkụ ebe ịchụàjà+ Jehova bụ́ Chineke unu, ma unu nwere ike iri anụ ha.

28 “Lezienụ anya ka unu na-erube isi n’ihe a niile m na-enye unu n’iwu, ka ihe wee na-agaziri unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu maka na unu na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.

29 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebibi mba ndị unu ga-anapụ ala ha,+ unu ga-ebiri n’ala ha. 30 Ma mgbe o bibichara ha, kpacharanụ anya ka unu ghara ime ihe ndị ha mere. Unu ajụla ase gbasara chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si fee chi ha dị iche iche? Anyị ga-emekwa ka ha.’+ 31 Unu emesola Jehova bụ́ Chineke unu otú ahụ n’ihi na ihe ha na-emere chi ha dị iche iche bụ ihe rụrụ arụ Jehova kpọrọ asị. Ha na-akpọdị ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọrọ chi ha àjà.+ 32 Unu ga-elezi anya na-eme ihe niile m na-enye unu n’iwu.+ Unu etinyela ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya