Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Mgbe ndị na-esoghị mee Ememme Ngabiga ga-eme ya (1-14)

      • Ígwé ojii na ọkụ pụtara n’elu ụlọikwuu (15-23)

Ọnụ Ọgụgụ 9:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:2; Ọg 1:1

Ọnụ Ọgụgụ 9:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:27
  • +Ọp 12:3, 6; Le 23:5; Di 16:1; 1Kọ 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 14

Ọnụ Ọgụgụ 9:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ n’agbata oge anyanwụ dara na mgbe chi bidoro iji.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1990, p. 14

Ọnụ Ọgụgụ 9:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ n’agbata oge anyanwụ dara na mgbe chi bidoro iji.

Ọnụ Ọgụgụ 9:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi bụ́ mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:2; 19:14, 16
  • +Ọp 18:15; Ọg 15:33; 27:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 9:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi bụ́ mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 7:21; Di 16:2

Ọnụ Ọgụgụ 9:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 25:22; Le 16:2; Ọm 99:6

Ọnụ Ọgụgụ 9:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 5:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1993, p. 31

Ọnụ Ọgụgụ 9:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ n’agbata oge anyanwụ dara na mgbe chi bidoro iji.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 30:2, 15
  • +Ọp 12:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1993, p. 31

Ọnụ Ọgụgụ 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:10
  • +Ọp 12:46; Ọm 34:20; Jn 19:36

Ọnụ Ọgụgụ 9:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “a ga-esi ná ndị ya gbupụ mkpụrụ obi ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:15

Ọnụ Ọgụgụ 9:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:19, 48
  • +Ọp 12:8
  • +Le 24:22; Di 31:12

Ọnụ Ọgụgụ 9:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụlọikwuu Ihe Àmà.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:2, 17
  • +Ọp 40:34, 38

Ọnụ Ọgụgụ 9:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:22; Neh 9:19

Ọnụ Ọgụgụ 9:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:11, 34
  • +Ọp 40:36, 37

Ọnụ Ọgụgụ 9:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:1; Ọg 10:11-13

Ọnụ Ọgụgụ 9:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:37

Ọnụ Ọgụgụ 9:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:36; Ọm 78:14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 9:1Ọp 40:2; Ọg 1:1
Ọnụ Ọgụ. 9:2Ọp 12:27
Ọnụ Ọgụ. 9:2Ọp 12:3, 6; Le 23:5; Di 16:1; 1Kọ 5:7
Ọnụ Ọgụ. 9:3Ọp 12:8
Ọnụ Ọgụ. 9:6Ọg 5:2; 19:14, 16
Ọnụ Ọgụ. 9:6Ọp 18:15; Ọg 15:33; 27:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 9:7Le 7:21; Di 16:2
Ọnụ Ọgụ. 9:8Ọp 25:22; Le 16:2; Ọm 99:6
Ọnụ Ọgụ. 9:10Ọg 5:2
Ọnụ Ọgụ. 9:112Ih 30:2, 15
Ọnụ Ọgụ. 9:11Ọp 12:8
Ọnụ Ọgụ. 9:12Ọp 12:10
Ọnụ Ọgụ. 9:12Ọp 12:46; Ọm 34:20; Jn 19:36
Ọnụ Ọgụ. 9:13Ọp 12:15
Ọnụ Ọgụ. 9:14Ọp 12:19, 48
Ọnụ Ọgụ. 9:14Ọp 12:8
Ọnụ Ọgụ. 9:14Le 24:22; Di 31:12
Ọnụ Ọgụ. 9:15Ọp 40:2, 17
Ọnụ Ọgụ. 9:15Ọp 40:34, 38
Ọnụ Ọgụ. 9:16Ọp 13:22; Neh 9:19
Ọnụ Ọgụ. 9:17Ọg 10:11, 34
Ọnụ Ọgụ. 9:17Ọp 40:36, 37
Ọnụ Ọgụ. 9:18Ọp 17:1; Ọg 10:11-13
Ọnụ Ọgụ. 9:19Ọp 40:37
Ọnụ Ọgụ. 9:21Ọp 40:36; Ọm 78:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 9:1-23

Ọnụ Ọgụgụ

9 Jehova gwara Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị n’ọnwa nke mbụ+ n’afọ nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt, sị: 2 “Ndị Izrel ga-akwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga+ n’oge ya a kara aka.+ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,* unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-akwadebe ya.”+

4 Mosis wee gwa ndị Izrel ka ha kwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga. 5 Ha kwadebere anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’ala ịkpa Saịnaị n’ọnwa nke mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ, ná mgbede.* Ndị Izrel mere ihe niile Jehova nyere Mosis n’iwu.

6 Ma e nwere ụmụ nwoke na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ ozu mmadụ* aka,+ nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịakwutere Mosis na Erọn n’ụbọchị ahụ,+ 7 sị Mosis: “Anyị adịghị ọcha maka na anyị metụrụ ozu mmadụ* aka. Gịnị mere na a gaghị ekwe ka anyị soro chụọrọ Jehova àjà n’oge a kara aka n’Izrel?”+ 8 Mosis wee sị ha: “Cherenụ n’ebe ahụ ka m nụ iwu Jehova ga-enye gbasara unu.”+

9 Jehova gwaziri Mosis, sị: 10 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụgodị na onye ọ bụla n’ime unu ma ọ bụ n’ọgbọ unu ndị na-esote unu adịghị ọcha maka na o metụrụ ozu mmadụ* aka+ ma ọ bụkwanụ na ọ gara ebe dị ezigbo anya, ọ ka ga-akwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova. 11 Ọ ga-akwadebe ya n’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede.* Ọ ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri ndị na-elu ilu.+ 12 Ọ gaghị ahapụ ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Ọ gaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ọ ga-akwadebe ya otú e nyere n’iwu ka e si na-akwadebe Ememme Ngabiga. 13 Ma ọ bụrụ na mmadụ dị ọcha, e nweghịkwa ebe ọ gara, ma ya ahapụ ịkwadebe anụ e ji eme Ememme Ngabiga, a ga-egbu onye ahụ*+ n’ihi na o wetaraghị Jehova onyinye ya n’oge a kara aka. Onye ahụ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.

14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa binyeere unu, ọ ga-akwadebekwa anụ e ji eme Ememme Ngabiga a na-emere Jehova.+ Ọ ga-eme ya otú e nyere n’iwu nakwa otú e kwuru ka e si na-eme ya.+ Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ ala unu.’”+

15 N’ụbọchị a mara ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.* Ma ná mgbede, ihe yiri ọkụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo n’ụtụtụ.+ 16 Ọ bụ ihe nọ na-eme: Ígwé ojii na-ekpuchi ya n’ehihie, ihe yiri ọkụ akwụrụ n’elu ya n’abalị.+ 17 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali ozugbo.+ Ndị Izrel na-amakwa ụlọikwuu n’ebe ígwé ojii ahụ kwụsịrị.+ 18 Ndị Izrel na-akwali ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie. Ha na-amakwa ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha maa ụlọikwuu.+ Ha na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’oge niile ígwé ojii kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ. 19 Ọ bụrụ na ígwé ojii ahụ akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ndị Izrel na-erubere Jehova isi ghara ịkwali.+ 20 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụbọchị ole na ole. Ha na-anọrọ n’ebe ha mara ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha nọrọ. Ha na-akwalikwa ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie. 21 Mgbe ụfọdụ, ígwé ojii ahụ na-anọ naanị ná mgbede ruo n’ụtụtụ. Ọ na-abụ ígwé ojii ahụ pụọ n’ụtụtụ, ha akwalie. Ma ígwé ojii ahụ ọ̀ pụrụ n’ehihie ma ọ̀ bụ n’abalị, ha na-akwali.+ 22 Ma ọ̀ bụ ụbọchị abụọ ma ọ bụ otu ọnwa ma ọ bụ karịa ka ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ, ndị Izrel na-anọ n’ebe ha mara ụlọikwuu, ha anaghị akwali. Ma ọ pụọ, ha na-akwali. 23 Ha na-ama ụlọikwuu ma Jehova nye ha iwu ka ha maa ụlọikwuu. Ha na-akwalikwa ma Jehova nye ha iwu ka ha kwalie. Ha na-erubere Jehova isi ma Jehova si n’ọnụ Mosis gwa ha ihe ha ga-eme.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya