Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Okwu e sere n’Antiọk gbasara ibi úgwù (1, 2)

      • A gara Jeruselem ka e kpebie okwu gbasara ibi úgwù (3-5)

      • Ndị okenye na ndịozi zukọrọ (6-21)

      • Akwụkwọ ozi òtù na-achị isi dere (22-29)

        • Erila ọbara (28, 29)

      • E ji akwụkwọ ozi gbaa ọgbakọ dị iche iche ume (30-35)

      • Pọl na Banabas gawara iche iche (36-41)

Ọrụ Ndịozi 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:9, 10; Ọp 12:48; Le 12:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 101-102

    Ụlọ Nche,

    4/15/1998, p. 22

    5/15/1995, p. 12

    6/15/1990, p. 12-13

Ọrụ Ndịozi 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 102-104

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

    Ụlọ Nche,

    5/15/1997, p. 16

    5/15/1995, p. 12

Ọrụ Ndịozi 15:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 104-105

Ọrụ Ndịozi 15:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:48; Ọrụ 11:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 105, 107

Ọrụ Ndịozi 15:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 105-106

Ọrụ Ndịozi 15:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:34, 35; 11:16, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:9; Jer 11:20
  • +Ọrụ 10:44, 45; 11:15

Ọrụ Ndịozi 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:28
  • +Ga 2:15, 16; 1Pi 1:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

Ọrụ Ndịozi 15:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:1
  • +Ga 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:11; Jn 1:17
  • +Mt 20:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 106

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Pita.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:2; Ọrụ 11:13; 2Pi 1:1
  • +1Pi 2:9, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 108-109

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2021, p. 20-21

    Ndị A Haziri, p. 162

    Ụlọ Nche,

    12/15/2014, p. 16

    11/15/2014, p. 24-25

    3/15/2013, p. 27-28

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 108-109

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ụlọ ndò; ụlọ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109

    Ụlọ Nche,

    2/15/2013, p. 8-9

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Em 9:11, 12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109

    Ụlọ Nche,

    1/15/2012, p. 5-6

Ọrụ Ndịozi 15:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:21

Ọrụ Ndịozi 15:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109-111

Ọrụ Ndịozi 15:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “anụ a na-egbupụghị ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 35:2; Ọp 20:3; 1Kọ 10:14
  • +1Kọ 6:9, 10; Kọl 3:5; 1Te 4:3
  • +Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10, 13; 19:26; Di 12:23; 15:23; 1Sa 14:32, 33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 41

Ọrụ Ndịozi 15:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:15; 2Kọ 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 109, 111

    Ụlọ Nche,

    5/1/1995, p. 11

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 1:1; 1Pi 5:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 113

    Ụlọ Nche,

    2/15/1999, p. 26-27

Ọrụ Ndịozi 15:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 26

Ọrụ Ndịozi 15:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:1

Ọrụ Ndịozi 15:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:50; 1Kọ 15:30, 31; 2Kọ 11:23-26

Ọrụ Ndịozi 15:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:4

Ọrụ Ndịozi 15:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 16:13; Ọrụ 5:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 15:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “anụ a na-egbupụghị ọbara.”

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 35:2; Ọp 20:3; 34:15; 1Kọ 10:14
  • +Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; Di 12:16, 23; 1Sa 14:32, 33
  • +Le 17:13
  • +Je 39:7-9; 1Kọ 6:9, 10; Efe 5:5; Kọl 3:5; 1Te 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 39

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 27

    6/15/2004, p. 20-21, 29

    6/15/2000, p. 29

    1/15/1995, p. 5-6

    6/15/1991, p. 9

    6/15/1990, p. 13

    6/1/1990, p. 30-31

    Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 139-140

    Bible Na-akụzi, p. 129-130

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 77

Ọrụ Ndịozi 15:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

Ọrụ Ndịozi 15:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 114

Ọrụ Ndịozi 15:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 115

Ọrụ Ndịozi 15:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A3.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 115

Ọrụ Ndịozi 15:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 15:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 117-119

Ọrụ Ndịozi 15:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:4, 5; Kọl 4:10; 2Ti 4:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

Ọrụ Ndịozi 15:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 8

Ọrụ Ndịozi 15:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:36, 37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 120

    Ụlọ Nche,

    4/15/2011, p. 23-24

    3/15/2010, p. 6, 8

    1/15/2003, p. 19-20

    4/15/1998, p. 22-23

    8/15/1993, p. 21-22

    6/15/1990, p. 13-14

Ọrụ Ndịozi 15:40

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:26

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 15:1Je 17:9, 10; Ọp 12:48; Le 12:2, 3
Ọrụ 15:2Ga 2:1
Ọrụ 15:5Ọp 12:48; Ọrụ 11:2, 3
Ọrụ 15:7Ọrụ 10:34, 35; 11:16, 17
Ọrụ 15:81Ih 28:9; Jer 11:20
Ọrụ 15:8Ọrụ 10:44, 45; 11:15
Ọrụ 15:9Ga 3:28
Ọrụ 15:9Ga 2:15, 16; 1Pi 1:22
Ọrụ 15:10Ga 5:1
Ọrụ 15:10Ga 3:10
Ọrụ 15:11Aịz 53:11; Jn 1:17
Ọrụ 15:11Mt 20:28
Ọrụ 15:14Mt 10:2; Ọrụ 11:13; 2Pi 1:1
Ọrụ 15:141Pi 2:9, 10
Ọrụ 15:17Em 9:11, 12
Ọrụ 15:18Aịz 45:21
Ọrụ 15:19Ọrụ 15:10
Ọrụ 15:20Je 35:2; Ọp 20:3; 1Kọ 10:14
Ọrụ 15:201Kọ 6:9, 10; Kọl 3:5; 1Te 4:3
Ọrụ 15:20Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10, 13; 19:26; Di 12:23; 15:23; 1Sa 14:32, 33
Ọrụ 15:21Ọrụ 13:15; 2Kọ 3:15
Ọrụ 15:221Te 1:1; 1Pi 5:12
Ọrụ 15:23Ọrụ 11:26
Ọrụ 15:24Ọrụ 15:1
Ọrụ 15:26Ọrụ 13:50; 1Kọ 15:30, 31; 2Kọ 11:23-26
Ọrụ 15:27Ọrụ 16:4
Ọrụ 15:28Jn 16:13; Ọrụ 5:32
Ọrụ 15:29Je 35:2; Ọp 20:3; 34:15; 1Kọ 10:14
Ọrụ 15:29Je 9:4; Le 3:17; 7:26; 17:10; Di 12:16, 23; 1Sa 14:32, 33
Ọrụ 15:29Le 17:13
Ọrụ 15:29Je 39:7-9; 1Kọ 6:9, 10; Efe 5:5; Kọl 3:5; 1Te 4:3
Ọrụ 15:32Ọrụ 18:23
Ọrụ 15:362Kọ 11:28
Ọrụ 15:37Ọrụ 13:4, 5; Kọl 4:10; 2Ti 4:11
Ọrụ 15:38Ọrụ 13:13
Ọrụ 15:39Ọrụ 4:36, 37
Ọrụ 15:40Ọrụ 14:26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 15:1-41

Ọrụ Ndịozi

15 E nwere ụmụ nwoke ụfọdụ si Judia bịa Antiọk ma malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù dị ka Iwu Mosis kwuru,+ a gaghị azọpụta unu.” 2 N’ihi ya, ha na Pọl na Banabas nwere nghọtahie, rụọkwa ezigbo ụka. Ụmụnna meziri ndokwa ka Pọl na Banabas na ụfọdụ ụmụnna ndị ọzọ gakwuru ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem+ gbasara okwu a.

3 Mgbe ọgbakọ ahụ dupụchara ụmụnna ndị a, Pọl na ndị ya na ha so gara Finishia, gaakwa Sameria, na-akọrọ ha ihe niile gbasara otú ndị mba ọzọ si na-echegharị. Obi bụkwa ụmụnna ahụ niile sọ aṅụrị mgbe ha nụrụ ihe ndị a. 4 Mgbe ha ruru Jeruselem, ọgbakọ dị ebe ahụ na ndịozi na ndị okenye nabatara ha nke ọma. Pọl na Banabas kọkwaara ha ọtụtụ ihe Chineke si n’aka ha mee. 5 Ma, ụfọdụ n’ime ndị nọbu n’òtù ndị Farisii, ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, biliri n’oche ha, sị: “E kwesịrị ibi ha úgwù, gwakwa ha ka ha na-edebe Iwu Mosis.”+

6 Ndịozi na ndị okenye wee zukọta ka ha leba anya n’okwu a. 7 Ma mgbe ha kwutere okwu a aka, Pita biliri, sị ha: “Ụmụnna m, unu ma nke ọma na Chineke si n’ime anyị niile họrọ m ná mmalite, ka ndị mba ọzọ si n’ọnụ m nụ ozi ọma ma kwere.+ 8 Chineke, onye ma obi mmadụ,+ nyekwara ha mmụọ nsọ+ otú o nyere anyị, iji gosi na ọ nabatala ha. 9 Otú o si were anyị ka o sikwa were ha,+ n’ihi na o mere ka obi ha dị ọcha maka na ha nwere okwukwe.+ 10 Gịnịzi mere unu ji akpasu Chineke iwe? Unu na-ebokwasị ndị na-eso ụzọ Jizọs ibu+ nna nna anyị hà na anyịnwa na-ebulighị.+ 11 Ma, obi siri anyị ike na a ga-esi n’amara Onyenwe anyị Jizọs+ zọpụta anyị otú ahụ a ga-azọpụta ha.”+

12 Mgbe o kwuchara ihe a, ebe niile dara jụụ, mmadụ niile nọ ebe ahụ malitekwara ige Banabas na Pọl ntị ka ha na-akọ ọtụtụ ọrụ ebube Chineke si n’aka ha rụọrọ ndị mba ọzọ. 13 Mgbe ha kwuchara, Jems sịrị: “Ụmụnna m, geenụ m ntị. 14 Simiọn*+ akọọrọla anyị nke ọma otú Chineke si cheta ndị mba ọzọ, malitezie isi n’ime ha na-ahọrọ ndị ga-aza aha ya.+ 15 Ihe a o kwuru dabara n’ihe ndị amụma dere. Ha dere, sị: 16 ‘Ihe ndị a mechaa, m ga-alaghachi bulite ụlọikwuu* Devid dara ada. M ga-arụghachikwa ebe niile e bibiri ebibi na ya ma mee ka ha dị otú ha dịbu, 17 ka ndị fọdụrụ wee chọsie mụnwa bụ́ Jehova* ike, ha na ndị mba ọzọ niile, ndị na-aza aha m. Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova* kwuru ihe ndị a. Ọ bụ m na-eme ha.+ 18 O teela m kpebiri ime ha.’+ 19 N’ihi ya, uche m bụ ka a ghara inye ndị mba ọzọ chọrọ ife Chineke nsogbu.+ 20 Kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara ịkwa iko,*+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,* gharakwa iri ọbara.+ 21 N’ihi na kemgbe oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa banyere Mosis n’obodo dị iche iche, n’ihi na e nwere ndị na-agụpụta ihe ndị o dere n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+

22 Ndịozi na ndị okenye nakwa ndị niile nọ n’ọgbakọ wee kpebie ka ha họpụta ụmụ nwoke abụọ n’ime ha ma ziga ha na Pọl na Banabas Antiọk. Ha wee ziga Judas onye a na-akpọ Basabas nakwa Saịlas,+ ndị na-arụrụ ụmụnna ha ezigbo ọrụ n’ọgbakọ. 23 Ha dere akwụkwọ nye ha. Ihe e dere n’akwụkwọ ahụ bụ:

“Ọ bụ ụmụnna unu, ma ndịozi ma ndị okenye, na-edetara ụmụnna ndị nọ n’Antiọk+ na Siria na Silishia, bụ́ ndị mba ọzọ, akwụkwọ ozi a: Anyị na-ekele unu. 24 Anyị anụla na ụfọdụ n’ime anyị bịara na-agwa unu okwu na-enye unu nsogbu,+ na-achọ ime ka unu hapụ ihe unu kweere. N’eziokwu, ọ bụghị anyị gwara ha ihe ahụ ha gwara unu. 25 Anyị ji otu olu kwekọrịta ịhọta ụmụ nwoke abụọ anyị ga-ezitere unu, tinyere ndị anyị hụrụ n’anya, bụ́ Banabas na Pọl, 26 ndị nyere ndụ* ha maka aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+ 27 N’ihi ya, anyị na-ezite Judas na Saịlas, ka ha wee jiri ọnụ ha kọọkwa otu ihe a dị n’akwụkwọ ozi a.+ 28 Mmụọ nsọ+ enyerela anyị aka ikpebi na a gaghị ebo unu ibu arọ, ma e wezụga ihe ndị a dị mkpa: 29 ka unu jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara iri ọbara,+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,*+ gharakwa ịkwa iko.*+ Ọ bụrụ na unu elezie anya jụ ihe ndị a, ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma.”

30 Pọl na ndị ya na ha so aga wee gawa Antiọk. Mgbe ha ruru, ha kpọkọtara ndị na-eso ụzọ Jizọs ma nye ha akwụkwọ ozi ahụ. 31 Mgbe ha gụchara ya, ha ṅụrịrị ọṅụ n’ihi na ọ gbara ha ume. 32 Ebe ọ bụ na Judas na Saịlas bụ ndị amụma, ha gwara ụmụnna ahụ ọtụtụ ihe gbara ha ume, meekwa ka okwukwe ha sie ike.+ 33 Mgbe ha nọtụrụ ebe ahụ, ụmụnna ahụ dupụrụ ha ka ha laa. Ha sịkwara ha: “Lakwurunụ ndị zitere unu n’udo.” 34* —— 35 Ma, Pọl na Banabas esoghị ha laa. Ha nọ n’Antiọk na-akụzi ihe. Ha na ọtụtụ ndị ọzọ nọkwa na-ekwusa ozi ọma banyere okwu Jehova.*

36 Mgbe ụbọchị ụfọdụ gara, Pọl sịrị Banabas: “Bịa ka anyị gaa leta ụmụnna nọ n’obodo ndị anyị kwusara okwu Jehova,* ka anyị mara otú ha mere.”+ 37 Banabas chọrọ ka ha kpọrọ Jọn, onye a na-akpọkwa Mak, gawa.+ 38 Ma Pọl chere na o kwesịghị isoro ha, ebe ọ bụ na ọ hapụrụ ha na Pamfilia, o soghịkwa ha gaa kwusaa ozi ọma.+ 39 Ha abụọ wee see ezigbo okwu, nke mere na ha kewara. Banabas+ wee kpọrọ Mak, ha abanye ụgbọ mmiri gawa Saịprọs. 40 Ma, Pọl kpọọrọ Saịlas. Mgbe ụmụnna kpechara ekpere ka Jehova* meere Pọl amara,+ ọ gawara ebe ọzọ. 41 Ọ gawara Siria na Silishia, na-eme ka ọgbakọ ndị dị ebe ahụ sie ike n’okwukwe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya