Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 16
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 16:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:9; 27:3; Jud 11
  • +Ọp 6:21; Ọg 3:19
  • +Ọp 6:18
  • +Ọp 6:16; Ọg 3:17
  • +Ọg 26:9
  • +Di 11:6
  • +Ọg 26:8
  • +Je 46:8; 1Ih 5:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2000, p. 10

Ọnụ Ọgụgụ 16:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 12:1; 14:2; 1Sa 15:23; Ọm 106:16
  • +Ọp 19:6
  • +Ọp 29:45; Ọg 14:14
  • +Ọg 12:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 13

    8/1/2000, p. 10

Ọnụ Ọgụgụ 16:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 2:19
  • +Le 21:6
  • +Ọp 28:43; Le 10:3
  • +Ọp 28:1; Ọg 17:5; 1Sa 2:28; Ọm 105:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2014, p. 8-9, 13

Ọnụ Ọgụgụ 16:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:1; Ọg 16:38
  • +Ọg 16:2

Ọnụ Ọgụgụ 16:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:10
  • +Ọg 16:1

Ọnụ Ọgụgụ 16:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:9, 41
  • +Ọg 1:53; 3:6; 4:4; Di 10:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2000, p. 10-11

Ọnụ Ọgụgụ 16:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 13:10; Fil 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2000, p. 10-11

Ọnụ Ọgụgụ 16:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 10:16
  • +Ọp 16:8; Ọm 106:16

Ọnụ Ọgụgụ 16:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:1
  • +1Sa 15:23; Jud 8

Ọnụ Ọgụgụ 16:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:3; Ọg 14:29
  • +Ọp 22:28; Ọrụ 7:35

Ọnụ Ọgụgụ 16:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:8; Le 20:24

Ọnụ Ọgụgụ 16:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a na-ekwu okwu ya ebe a bụ ụdị dị ka ọka wit na ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 4:5
  • +1Sa 12:3; Ọrụ 20:33; 2Kọ 7:2; 1Pi 3:16

Ọnụ Ọgụgụ 16:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:6
  • +1Sa 12:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 11-12

    8/1/2000, p. 11

Ọnụ Ọgụgụ 16:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 11-12

    8/1/2000, p. 11

Ọnụ Ọgụgụ 16:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:2, 40
  • +Ọg 12:5; 14:10

Ọnụ Ọgụgụ 16:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 19:15; Mkp 18:4
  • +Ọg 3:10, 38; 16:45; Ọm 73:19

Ọnụ Ọgụgụ 16:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:16; Job 12:10; Ek 3:19; 12:7; Zek 12:1
  • +Je 18:23; 2Sa 24:17

Ọnụ Ọgụgụ 16:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:1

Ọnụ Ọgụgụ 16:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:16

Ọnụ Ọgụgụ 16:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:2

Ọnụ Ọgụgụ 16:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 9:4; Ilu 16:18; 18:12

Ọnụ Ọgụgụ 16:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:12; Di 18:22; Jn 5:36
  • +Ọp 7:2; 25:22; Di 18:18; Jn 5:30

Ọnụ Ọgụgụ 16:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 3:19; 9:5; Ezi 18:4; Ro 5:12
  • +Di 18:21

Ọnụ Ọgụgụ 16:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 45:7
  • +Job 31:3
  • +Ọm 55:15; Ilu 1:12
  • +Ọm 74:18; 107:11

Ọnụ Ọgụgụ 16:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:10; Di 11:6; Ọm 106:17

Ọnụ Ọgụgụ 16:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:11; 1Ih 6:31, 37

Ọnụ Ọgụgụ 16:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 55:23
  • +Jud 11

Ọnụ Ọgụgụ 16:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 17:13

Ọnụ Ọgụgụ 16:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:2; Ọg 11:1
  • +Ọg 16:17; 26:10; Ọm 106:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 12

Ọnụ Ọgụgụ 16:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:6

Ọnụ Ọgụgụ 16:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:23; Ilu 8:36
  • +Ọp 38:1
  • +Ọg 16:5; 17:10; 26:10; 1Ti 5:20

Ọnụ Ọgụgụ 16:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:6

Ọnụ Ọgụgụ 16:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:10; 18:7; 2Ih 26:18
  • +2Ih 26:16
  • +Ọm 106:17; Jud 11

Ọnụ Ọgụgụ 16:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:2; Ọm 106:13; 2Pi 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 12

Ọnụ Ọgụgụ 16:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:7; Ọg 14:10; 16:19

Ọnụ Ọgụgụ 16:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:6

Ọnụ Ọgụgụ 16:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:21; Ọg 16:21; 1Kọ 10:10
  • +Ọg 16:22

Ọnụ Ọgụgụ 16:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 6:12
  • +Ọp 34:9; Ọg 8:19
  • +Le 10:6; Ọg 1:53; 18:5; 1Ih 27:24

Ọnụ Ọgụgụ 16:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 24:16
  • +Ọp 23:21; Ọg 25:8

Ọnụ Ọgụgụ 16:49

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọg 26:9; 27:3; Jud 11
Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọp 6:21; Ọg 3:19
Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọp 6:18
Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọp 6:16; Ọg 3:17
Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọg 26:9
Ọnụ Ọgụ. 16:1Di 11:6
Ọnụ Ọgụ. 16:1Ọg 26:8
Ọnụ Ọgụ. 16:1Je 46:8; 1Ih 5:1
Ọnụ Ọgụ. 16:3Ọg 12:1; 14:2; 1Sa 15:23; Ọm 106:16
Ọnụ Ọgụ. 16:3Ọp 19:6
Ọnụ Ọgụ. 16:3Ọp 29:45; Ọg 14:14
Ọnụ Ọgụ. 16:3Ọg 12:2
Ọnụ Ọgụ. 16:52Ti 2:19
Ọnụ Ọgụ. 16:5Le 21:6
Ọnụ Ọgụ. 16:5Ọp 28:43; Le 10:3
Ọnụ Ọgụ. 16:5Ọp 28:1; Ọg 17:5; 1Sa 2:28; Ọm 105:26
Ọnụ Ọgụ. 16:6Le 10:1; Ọg 16:38
Ọnụ Ọgụ. 16:6Ọg 16:2
Ọnụ Ọgụ. 16:7Ọg 3:10
Ọnụ Ọgụ. 16:7Ọg 16:1
Ọnụ Ọgụ. 16:9Ọg 3:9, 41
Ọnụ Ọgụ. 16:9Ọg 1:53; 3:6; 4:4; Di 10:8
Ọnụ Ọgụ. 16:10Ilu 13:10; Fil 2:3
Ọnụ Ọgụ. 16:11Lu 10:16
Ọnụ Ọgụ. 16:11Ọp 16:8; Ọm 106:16
Ọnụ Ọgụ. 16:12Ọg 16:1
Ọnụ Ọgụ. 16:121Sa 15:23; Jud 8
Ọnụ Ọgụ. 16:13Ọp 16:3; Ọg 14:29
Ọnụ Ọgụ. 16:13Ọp 22:28; Ọrụ 7:35
Ọnụ Ọgụ. 16:14Ọp 3:8; Le 20:24
Ọnụ Ọgụ. 16:15Je 4:5
Ọnụ Ọgụ. 16:151Sa 12:3; Ọrụ 20:33; 2Kọ 7:2; 1Pi 3:16
Ọnụ Ọgụ. 16:16Ọg 16:6
Ọnụ Ọgụ. 16:161Sa 12:7
Ọnụ Ọgụ. 16:19Ọg 16:2, 40
Ọnụ Ọgụ. 16:19Ọg 12:5; 14:10
Ọnụ Ọgụ. 16:21Je 19:15; Mkp 18:4
Ọnụ Ọgụ. 16:21Ọg 3:10, 38; 16:45; Ọm 73:19
Ọnụ Ọgụ. 16:22Ọg 27:16; Job 12:10; Ek 3:19; 12:7; Zek 12:1
Ọnụ Ọgụ. 16:22Je 18:23; 2Sa 24:17
Ọnụ Ọgụ. 16:24Ọg 16:1
Ọnụ Ọgụ. 16:25Ọg 11:16
Ọnụ Ọgụ. 16:26Ọp 23:2
Ọnụ Ọgụ. 16:27Job 9:4; Ilu 16:18; 18:12
Ọnụ Ọgụ. 16:28Ọp 3:12; Di 18:22; Jn 5:36
Ọnụ Ọgụ. 16:28Ọp 7:2; 25:22; Di 18:18; Jn 5:30
Ọnụ Ọgụ. 16:29Ek 3:19; 9:5; Ezi 18:4; Ro 5:12
Ọnụ Ọgụ. 16:29Di 18:21
Ọnụ Ọgụ. 16:30Aịz 45:7
Ọnụ Ọgụ. 16:30Job 31:3
Ọnụ Ọgụ. 16:30Ọm 55:15; Ilu 1:12
Ọnụ Ọgụ. 16:30Ọm 74:18; 107:11
Ọnụ Ọgụ. 16:31Ọg 26:10; Di 11:6; Ọm 106:17
Ọnụ Ọgụ. 16:32Ọg 26:11; 1Ih 6:31, 37
Ọnụ Ọgụ. 16:33Ọm 55:23
Ọnụ Ọgụ. 16:33Jud 11
Ọnụ Ọgụ. 16:34Ọg 17:13
Ọnụ Ọgụ. 16:35Le 10:2; Ọg 11:1
Ọnụ Ọgụ. 16:35Ọg 16:17; 26:10; Ọm 106:18
Ọnụ Ọgụ. 16:37Ọg 16:6
Ọnụ Ọgụ. 16:381Ez 2:23; Ilu 8:36
Ọnụ Ọgụ. 16:38Ọp 38:1
Ọnụ Ọgụ. 16:38Ọg 16:5; 17:10; 26:10; 1Ti 5:20
Ọnụ Ọgụ. 16:39Ọg 16:6
Ọnụ Ọgụ. 16:40Ọg 3:10; 18:7; 2Ih 26:18
Ọnụ Ọgụ. 16:402Ih 26:16
Ọnụ Ọgụ. 16:40Ọm 106:17; Jud 11
Ọnụ Ọgụ. 16:41Ọg 14:2; Ọm 106:13; 2Pi 2:10
Ọnụ Ọgụ. 16:42Ọp 16:7; Ọg 14:10; 16:19
Ọnụ Ọgụ. 16:43Ọg 20:6
Ọnụ Ọgụ. 16:45Ọp 23:21; Ọg 16:21; 1Kọ 10:10
Ọnụ Ọgụ. 16:45Ọg 16:22
Ọnụ Ọgụ. 16:46Le 6:12
Ọnụ Ọgụ. 16:46Ọp 34:9; Ọg 8:19
Ọnụ Ọgụ. 16:46Le 10:6; Ọg 1:53; 18:5; 1Ih 27:24
Ọnụ Ọgụ. 16:482Sa 24:16
Ọnụ Ọgụ. 16:48Ọp 23:21; Ọg 25:8
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 16:1-50

Ọnụ Ọgụgụ

16 Kora+ nwa Izha,+ nwa Kohat,+ nwa Livaị,+ wee bilie, ya na Detan+ na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab,+ tinyere Ọn nwa Pilet, ụmụ Ruben.+ 2 Ha wee bilie n’ihu Mozis, ha na narị ndị ikom abụọ na iri ise n’ime ụmụ Izrel, bụ́ ndị isi nke nzukọ ahụ, ndị a na-akpọ òkù ịbịa nzukọ, ndị a ma ama. 3 Ha wee zukọta imegide+ Mozis na Erọn, sị ha: “O zuworo unu, n’ihi na nzukọ a dum dị nsọ,+ Jehova nọkwa n’etiti ha.+ Gịnịzi mere unu ji na-ebuli onwe unu elu karịa ọgbakọ Jehova?”+

4 Ozugbo Mozis nụrụ ya, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. 5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso. 6 Meenụ nke a: Werenụ ihe ịgụ ọkụ,+ Kora na ndị niile ya na ha zukọtara,+ 7 echi tinyenụ ọkụ n’ime ha ma tụkwasị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha n’ihu Jehova, ọ ga-erukwa na onye Jehova ga-ahọrọ,+ ọ bụ ya bụ onye dị nsọ. O zuworo unu, unu ụmụ Livaị!”+

8 Mozis wee gaa n’ihu ịsị Kora: “Biko, geenụ ntị, unu ụmụ Livaị. 9 Ọ̀ bụụrụ unu ntakịrị ihe na Chineke Izrel si ná nzukọ Izrel kewapụta+ unu iji chee unu n’ihu onwe ya ka unu wee na-eje ozi metụtara ụlọikwuu Jehova nakwa ka unu na-eguzo n’ihu nzukọ a na-ejere ha ozi,+ 10 ọ̀ bụkwa obere ihe na ọ kpọtara gị na ụmụnne gị bụ́ ụmụ Livaị nso? Ùnu na-achọkwu inweta ọrụ ndị nchụàjà?+ 11 N’ihi ya, gị na ndị niile gị na ha zukọtara na-emegide Jehova.+ Ma ònye ka Erọn bụ mere unu ga-eji na-atamu ntamu megide ya?”+

12 E mesịa, Mozis ziri ozi ka a kpọọ Detan na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab, ma ha sịrị: “Anyị agaghị abịa!+ 13 Ọ̀ bụ ntakịrị ihe na i si n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a,+ mere i jikwa na-anwa ime onwe gị onyeisi anyị gabiga ókè?+ 14 Ka ọ dị ugbu a, ị kpọbabeghị anyị n’ala ọ bụla nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ ka i wee nye anyị ala na ubi vaịn. Ọ̀ bụ anya ndị ikom ahụ ka ị chọrọ ịghụpụta? Anyị agaghị abịa!”

15 Mozis wee wee oké iwe, o wee sị Jehova: “Atụgharịla lee àjà ọka*+ ha anya. Ọ dịghị otu oké ịnyịnya ibu m naara ha, emejọghịkwa m otu n’ime ha.”+

16 Mozis wee gwa Kora,+ sị: “Gị na ndị gị na ha zukọtara, bịanụ n’ihu Jehova+ echi, gị na ha na Erọn. 17 Onye ọ bụla were ihe ịgụ ọkụ ya, unu ga-atụkwasịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha, onye ọ bụla ga-eche ihe ịgụ ọkụ ya n’ihu Jehova, narị ihe ịgụ ọkụ abụọ na iri ise, gị na Erọn, onye ọ bụla jiri ihe ịgụ ọkụ ya.” 18 Onye ọ bụla n’ime ha wee were ihe ịgụ ọkụ ya tinye ọkụ n’ime ya, tụkwasịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ya wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ha na Mozis na Erọn. 19 Mgbe Kora kpọkọtara nzukọ+ ahụ dum imegide ha n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ebube Jehova pụtara ìhè n’ihu nzukọ ahụ dum.+

20 Jehova wee gwa Mozis na Erọn okwu, sị: 21 “Sinụ n’etiti nzukọ a pụọ+ ka m kpochapụ+ ha n’otu ntabi anya.” 22 Ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala wee sị: “Biko, Chineke, Chineke nke mmụọ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ naanị otu onye ọ̀ ga-emehie, i wee weso nzukọ a dum iwe?”+

23 Jehova wee sị Mozis: 24 “Gwa nzukọ ahụ, sị: ‘Sinụ na gburugburu ụlọikwuu Kora, Detan na Abaịram pụọ!’”+

25 E mesịa, Mozis biliri gakwuru Detan na Abaịram, ndị okenye+ Izrel sokwa ya gaa. 26 O wee gwa nzukọ ahụ, sị: “Biko, sinụ n’ihu ụlọikwuu ndị ajọ omume a pụọ, unu emetụkwala ihe ọ bụla bụ́ nke ha aka,+ ka e wee ghara ikpochapụ unu n’ihi mmehie ha niile.” 27 Ha wee si n’ihu ụlọikwuu Kora, Detan na Abaịram pụọ ozugbo, Detan na Abaịram wee pụta, guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ha,+ tinyere ndị nwunye ha, ụmụ ha ndị ikom na ụmụntakịrị ha.

28 Mozis wee sị: “Unu ga-eji nke a mara na Jehova ezitewo m ịrụ ọrụ a niile,+ na ọ bụghị m chepụtara ya:+ 29 Ọ bụrụ na ọ bụ otú mmadụ niile si anwụ ka ndị a ga-esi nwụọ, ọ bụrụkwa na ọ bụ ụdị ntaramahụhụ mmadụ niile na-ata ka a ga-enye ha,+ maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+ 30 Ma ọ bụrụ na ọ bụ ihe ọhụrụ ka Jehova ga-eke,+ o wee bụrụ na ala ga-emeghe ọnụ ya loo ha+ na ihe niile bụ́ nke ha, ha onwe ha ewee gbadaruo Shiol ná ndụ,+ unu ga-amara n’ezie na ndị ikom a elelịwo Jehova.”+

31 O wee ruo na ozugbo o kwuchara ihe a niile, ala ha zọkwasịrị ụkwụ malitere imeghe.+ 32 Ala wee meghee ọnụ loo ha na ezinụlọ ha na mmadụ niile Kora nwere na ngwongwo ha niile.+ 33 Ha na ndị niile bụ́ nke ha wee gbadaruo Shiol ná ndụ, ájá wee kpuchie ha,+ ha wee laa n’iyi n’etiti ọgbakọ ahụ.+ 34 Ndị Izrel niile gbara ha gburugburu wee gbaa ọsọ mgbe ha nụrụ mkpu ha, n’ihi na ha malitere ịsị: “Anyị na-atụ egwu na ala nwere ike ilo anyị!”+ 35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+

36 Jehova wee gwa Mozis, sị: 37 “Gwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ka o wepụtasịa ihe ịgụ ọkụ+ ndị ahụ n’ọkụ ahụ, sị ya, ‘Kposasịa ọkụ ha n’ebe ahụ; n’ihi na ha dị nsọ, 38 ya bụ, ihe ịgụ ọkụ nke ndị ikom a bụ́ ndị mehiere mkpụrụ obi ha.+ A ga-ewere ha rụọ mbadamba ọla ndị dị fere fere a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,+ n’ihi na e ji ha bịa n’ihu Jehova, nke mere ha ji dị nsọ; ha ga-abụrụ ụmụ Izrel ihe àmà.’”+ 39 Elieza onye nchụàjà wee were ihe ịgụ ọkụ+ ndị ahụ e ji ọla kọpa mee, nke ndị ahụ ọkụ regburu wetara, e wee tisaa ha ka ha bụrụ ihe a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ, 40 ka ha bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta, na onye ọzọ+ na-abụghị nwa Erọn agaghị abịa nso isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye ga-adị ka Kora na ndị ya na ha zukọtara,+ dị nnọọ ka Jehova gwara ya site n’ọnụ Mozis.

41 N’echi ya, nzukọ ụmụ Izrel dum malitere ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ sị: “Unu egbuwo ndị Jehova.” 42 O wee ruo na mgbe nzukọ ahụ zukọtara megide Mozis na Erọn, ha tụgharịrị chee ụlọikwuu nzute ihu; ma, lee! ígwé ojii kpuchiri ya, ebube Jehova wee pụta ìhè.+

43 Mozis na Erọn wee bịa n’ihu ụlọikwuu nzute.+ 44 Jehova wee gwa Mozis, sị: 45 “Sinụ n’etiti nzukọ a pụọ, ka m kpochapụ ha n’otu ntabi anya.”+ Ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+ 46 E mesịa, Mozis gwara Erọn, sị: “Were ihe ịgụ ọkụ gụta ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ tinyekwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchie mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova.+ Ihe otiti amalitewo!” 47 Erọn wee were ya ozugbo, dị nnọọ ka Mozis kwuru, gbaba n’etiti ọgbakọ ahụ; ma, lee! ihe otiti amalitewo n’etiti ndị Izrel. O wee mụnye ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ wee malite ikpuchiri ha mmehie ha. 48 O wee kwụrụ n’agbata ndị nwụrụ anwụ na ndị dị ndụ.+ E mesịa, ihe otiti ahụ kwụsịrị.+ 49 Ndị nwụrụ n’ihe otiti ahụ dị puku iri na anọ na narị asaa, ma e wezụga ndị nwụrụ n’ihi Kora. 50 N’ikpeazụ, mgbe Erọn laghachikwuuru Mozis n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ihe otiti ahụ akwụsịwo.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya