Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 33
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Otú ndị Izrel si gaa ebe ndị ha gara n’ọzara (1-49)

      • Ntụziaka e nyere gbasara imeri Kenan (50-56)

Ọnụ Ọgụgụ 33:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:51
  • +Ọp 13:18
  • +Jos 24:5; 1Sa 12:8

Ọnụ Ọgụgụ 33:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 9:17

Ọnụ Ọgụgụ 33:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “weliri aka elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 47:11; Ọp 12:37
  • +Ọp 12:2; 13:4
  • +Ọp 12:3, 6; Di 16:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:29; Ọm 78:51
  • +Ọp 12:12; 18:11

Ọnụ Ọgụgụ 33:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:37

Ọnụ Ọgụgụ 33:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:20

Ọnụ Ọgụgụ 33:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:9
  • +Ọp 14:2

Ọnụ Ọgụgụ 33:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:22
  • +Ọp 15:22
  • +Ọp 13:20
  • +Ọp 15:23

Ọnụ Ọgụgụ 33:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:27

Ọnụ Ọgụgụ 33:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:1, 8

Ọnụ Ọgụgụ 33:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:5; 19:1, 2; Ọg 1:1; 3:4; 9:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:34; Di 9:22

Ọnụ Ọgụgụ 33:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:35; 12:16

Ọnụ Ọgụgụ 33:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 9:17

Ọnụ Ọgụgụ 33:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:6

Ọnụ Ọgụgụ 33:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:7

Ọnụ Ọgụgụ 33:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:8; 1Ez 9:26

Ọnụ Ọgụgụ 33:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:1; 27:14; Di 32:51; Jos 15:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:22

Ọnụ Ọgụgụ 33:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882, 1988

Ọnụ Ọgụgụ 33:40

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ndịda.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:4

Ọnụ Ọgụgụ 33:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:10

Ọnụ Ọgụgụ 33:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 19:36, 37; Ọg 21:11, 13

Ọnụ Ọgụgụ 33:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:34

Ọnụ Ọgụgụ 33:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:12; Di 32:48, 49
  • +Di 34:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 22:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 25:1; Jos 2:1

Ọnụ Ọgụgụ 33:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 3:17

Ọnụ Ọgụgụ 33:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:1
  • +Le 19:4; Di 27:15
  • +Ọp 23:24; 34:13, 17; Di 7:5; 12:3

Ọnụ Ọgụgụ 33:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:8

Ọnụ Ọgụgụ 33:54

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 16:33
  • +Ọg 26:53, 54
  • +Jos 15:1; 16:1; 18:11

Ọnụ Ọgụgụ 33:55

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-abụ ogwu n’anya unu nakwa n’akụkụ abụọ unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 1:21; Ọm 106:34
  • +Ọp 23:31-33; Di 7:3, 4; Jos 23:12, 13; Ikp 2:2, 3

Ọnụ Ọgụgụ 33:56

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:28; Jos 23:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 33:1Ọp 12:51
Ọnụ Ọgụ. 33:1Ọp 13:18
Ọnụ Ọgụ. 33:1Jos 24:5; 1Sa 12:8
Ọnụ Ọgụ. 33:2Ọg 9:17
Ọnụ Ọgụ. 33:3Je 47:11; Ọp 12:37
Ọnụ Ọgụ. 33:3Ọp 12:2; 13:4
Ọnụ Ọgụ. 33:3Ọp 12:3, 6; Di 16:1
Ọnụ Ọgụ. 33:4Ọp 12:29; Ọm 78:51
Ọnụ Ọgụ. 33:4Ọp 12:12; 18:11
Ọnụ Ọgụ. 33:5Ọp 12:37
Ọnụ Ọgụ. 33:6Ọp 13:20
Ọnụ Ọgụ. 33:7Ọp 14:9
Ọnụ Ọgụ. 33:7Ọp 14:2
Ọnụ Ọgụ. 33:8Ọp 14:22
Ọnụ Ọgụ. 33:8Ọp 15:22
Ọnụ Ọgụ. 33:8Ọp 13:20
Ọnụ Ọgụ. 33:8Ọp 15:23
Ọnụ Ọgụ. 33:9Ọp 15:27
Ọnụ Ọgụ. 33:11Ọp 16:1
Ọnụ Ọgụ. 33:14Ọp 17:1, 8
Ọnụ Ọgụ. 33:15Ọp 18:5; 19:1, 2; Ọg 1:1; 3:4; 9:1
Ọnụ Ọgụ. 33:16Ọg 11:34; Di 9:22
Ọnụ Ọgụ. 33:17Ọg 11:35; 12:16
Ọnụ Ọgụ. 33:26Ọg 9:17
Ọnụ Ọgụ. 33:31Di 10:6
Ọnụ Ọgụ. 33:33Di 10:7
Ọnụ Ọgụ. 33:35Di 2:8; 1Ez 9:26
Ọnụ Ọgụ. 33:36Ọg 20:1; 27:14; Di 32:51; Jos 15:1
Ọnụ Ọgụ. 33:37Ọg 20:22
Ọnụ Ọgụ. 33:38Di 10:6
Ọnụ Ọgụ. 33:40Ọg 21:1
Ọnụ Ọgụ. 33:41Ọg 21:4
Ọnụ Ọgụ. 33:43Ọg 21:10
Ọnụ Ọgụ. 33:44Je 19:36, 37; Ọg 21:11, 13
Ọnụ Ọgụ. 33:45Ọg 32:34
Ọnụ Ọgụ. 33:47Ọg 27:12; Di 32:48, 49
Ọnụ Ọgụ. 33:47Di 34:1
Ọnụ Ọgụ. 33:48Ọg 22:1
Ọnụ Ọgụ. 33:49Ọg 25:1; Jos 2:1
Ọnụ Ọgụ. 33:51Jos 3:17
Ọnụ Ọgụ. 33:52Le 26:1
Ọnụ Ọgụ. 33:52Le 19:4; Di 27:15
Ọnụ Ọgụ. 33:52Ọp 23:24; 34:13, 17; Di 7:5; 12:3
Ọnụ Ọgụ. 33:53Di 32:8
Ọnụ Ọgụ. 33:54Ilu 16:33
Ọnụ Ọgụ. 33:54Ọg 26:53, 54
Ọnụ Ọgụ. 33:54Jos 15:1; 16:1; 18:11
Ọnụ Ọgụ. 33:55Ikp 1:21; Ọm 106:34
Ọnụ Ọgụ. 33:55Ọp 23:31-33; Di 7:3, 4; Jos 23:12, 13; Ikp 2:2, 3
Ọnụ Ọgụ. 33:56Le 18:28; Jos 23:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
  • 54
  • 55
  • 56
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 33:1-56

Ọnụ Ọgụgụ

33 Otú a ka ndị Izrel si gaa mgbe ha si n’Ijipt pụta+ n’ìgwè ha n’ìgwè ha.+ Ọ bụ Mosis na Erọn nọ na-edu ha.+ 2 Mosis nọ na-ede ebe ndị ha si pụọ gaa ebe dị iche iche ha gara, otú Jehova nyere n’iwu. Otú a ka ha si gaa, ha si otu ebe ha agaa ebe ọzọ:+ 3 Ha si na Ramesis pụọ+ n’abalị iri na ise n’ọnwa nke mbụ.+ N’ụbọchị na-esote ụbọchị Ememme Ngabiga,+ ndị Izrel ji obi ike* pụọ n’ihu ndị Ijipt niile. 4 N’oge ahụ, ndị Ijipt nọ na-eli ụmụ niile ha bu ụzọ mụọ bụ́ ndị Jehova gburu,+ n’ihi na Jehova kpere chi ha dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+

5 Ndị Izrel si na Ramesis pụọ gaa maa ụlọikwuu na Sọkọt.+ 6 Ha wee si na Sọkọt pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Itam,+ n’ebe ala ịkpa ahụ jedebere. 7 Ha sizi n’Itam pụọ, tụgharịa gawa Paịhahaịrọt, nke chere Bel-zifọn ihu.+ Ha wee maa ụlọikwuu n’ihu Migdọl.+ 8 Ha mechara si na Paịhahaịrọt pụọ wee si n’etiti oké osimiri gafere+ banye n’ala ịkpa.+ Ha gara ije ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam+ wee maa ụlọikwuu na Mera.+

9 Ha sizi na Mera pụọ bịarute Ilim. N’Ilim, e nwere isi iyi iri na abụọ na nkwụ iri asaa, ha wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ.+ 10 Ha sizi n’Ilim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Oké Osimiri Uhie. 11 Ha mechara si n’Oké Osimiri Uhie pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Sin.+ 12 Ha sizi n’ala ịkpa Sin pụọ gaa maa ụlọikwuu na Dọfka. 13 Ha mechara si na Dọfka pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Elọsh. 14 Ha sizi n’Elọsh pụọ gaa maa ụlọikwuu na Refidim,+ bụ́ ebe ha na-ahụghị mmiri ha ga-aṅụ. 15 Ha mechara si na Refidim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Saịnaị.+

16 Ha si n’ala ịkpa Saịnaị pụọ gaa maa ụlọikwuu na Kibrọt-hateeva.+ 17 Ha sizi na Kibrọt-hateeva pụọ gaa maa ụlọikwuu na Hazirọt.+ 18 Ha mechara si na Hazirọt pụọ gaa maa ụlọikwuu na Ritma. 19 Ha sizi na Ritma pụọ gaa maa ụlọikwuu na Rimọn-pirez. 20 Ha wee si na Rimọn-pirez pụọ gaa maa ụlọikwuu na Libna. 21 Ha si na Libna pụọ gaa maa ụlọikwuu na Riza. 22 Ha sizi na Riza pụọ gaa maa ụlọikwuu na Kiheleta. 23 Ha wee si na Kiheleta pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Ugwu Shifa.

24 Ha mechara si n’Ugwu Shifa pụọ gaa maa ụlọikwuu na Hareda. 25 Ha wee si na Hareda pụọ gaa maa ụlọikwuu na Makhilọt. 26 Ha sizi na Makhilọt pụọ+ gaa maa ụlọikwuu na Tehat. 27 Ha mechara si na Tehat pụọ gaa maa ụlọikwuu na Tira. 28 Ha wee si na Tira pụọ gaa maa ụlọikwuu na Mitka. 29 Ha mechara si na Mitka pụọ gaa maa ụlọikwuu na Hashmona. 30 Ha sizi na Hashmona pụọ gaa maa ụlọikwuu na Mosirọt. 31 Ha wee si na Mosirọt pụọ gaa maa ụlọikwuu na Bene-jeekan.+ 32 Ha si na Bene-jeekan pụọ gaa maa ụlọikwuu na Họọ-hagidgad. 33 Ha sizi na Họọ-hagidgad pụọ gaa maa ụlọikwuu na Jọtbata.+ 34 Ha mechara si na Jọtbata pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Abrona. 35 Ha wee si n’Abrona pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Iziọn-giba.+ 36 Ha mechara si n’Iziọn-giba pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ala ịkpa Zin,+ ya bụ, Kedesh.

37 Ha mechara si na Kedesh pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Ugwu Họọ,+ n’ókè nke ala Ịdọm. 38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ nwụrụ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ ndị Izrel pụtachara n’Ijipt, n’abalị mbụ n’ọnwa nke ise.+ 39 Erọn dị otu narị afọ na iri abụọ na atọ (123) mgbe ọ nwụrụ n’Ugwu Họọ.

40 Onye Kenan, bụ́ eze na-achị Erad,+ onye bi na Negeb* nke dị n’ala Kenan, wee nụ na ndị Izrel na-abịa.

41 Ka oge na-aga, ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ pụọ gaa maa ụlọikwuu na Zalmona. 42 Ha mechara si na Zalmona pụọ gaa maa ụlọikwuu na Punọn. 43 Ha sizi na Punọn pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Obọt.+ 44 Ha wee si n’Obọt pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Aịye-abarim, n’ókè Moab.+ 45 Ha mechara si n’Aịyim pụọ gaa maa ụlọikwuu na Daịbọn-gad.+ 46 Ha sizi na Daịbọn-gad pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Almọn-diblateyim. 47 Ha wee si n’Almọn-diblateyim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ugwu ndị dị n’Abarim,+ n’ihu Nibo.+ 48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu ndị dị n’Abarim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+ 49 Ha wee biri n’ụlọikwuu n’akụkụ Osimiri Jọdan malite na Bet-jeshimọt ruo n’Ebel-shitim+ nke dị n’ọzara Moab.

50 Jehova gwara Mosis okwu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, sị: 51 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Unu ga-agafe Osimiri Jọdan ka unu banye n’ala Kenan.+ 52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ, bibiekwanụ nkume niile ha tụrụ ihe na ha+ nakwa arụsị ha niile ha kpụrụ akpụ.+ Kwatụchaanụ ebe niile dị elu ha na-anọ efe chi ụgha ha.+ 53 Unu ga-eweghara ala ahụ ma biri na ya n’ihi na m ga-enye unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ 54 Unu ga-efe nza keere+ ezinụlọ unu dị iche iche ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-ekenye ndị dị ọtụtụ ala buru ibu, kenye ndị na-adịghị ọtụtụ ala na-ebughị ibu.+ Ala ọ bụla nza maara onye ọ bụla ka onye ahụ ga-eketa. Unu ga-eketa ala unu n’ebe e kenyere ebo nna unu hà ala.+

55 “‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị bi n’ala ahụ,+ ndị unu hapụrụ ka ha nọrọ ga-adị ka ogwu nke na-arụkpọ unu anya ma na-ama unu n’ahụ́.* Ha ga-emesi unu ike n’ala unu ga-ebi.+ 56 M ga-emekwa unu ihe m bu n’obi ime ha.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya