Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Ndị Izrel chọrọ ịlaghachi n’Ijipt (1-10)

        • Akụkọ ọma Joshụa na Keleb kọrọ (6-9)

      • Iwe were Jehova; Mosis rịọchiteere ndị Izrel arịrịọ (11-19)

      • Ahụhụ ha ga-ata: Ha ga-agagharị n’ala ikpa afọ iri anọ (20-38)

      • Ndị Amalek meriri ndị Izrel (39-45)

Ọnụ Ọgụgụ 14:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:32, 33

Ọnụ Ọgụgụ 14:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịtamu ntamu n’ihi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:27; Ọm 106:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 15

Ọnụ Ọgụgụ 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:40
  • +Ọg 14:31; Di 1:39
  • +Ọg 11:5

Ọnụ Ọgụgụ 14:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2011, p. 25-26

Ọnụ Ọgụgụ 14:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:8, 16
  • +Ọg 13:6, 16; 14:30

Ọnụ Ọgụgụ 14:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:26, 27; Di 1:25; 8:7, 8

Ọnụ Ọgụgụ 14:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala na-eme nri nke ọma.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:8

Ọnụ Ọgụgụ 14:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ihi na ha bụụrụ anyị achịcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:17, 18; 20:3
  • +Ọp 33:16; Di 20:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 17

Ọnụ Ọgụgụ 14:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:4
  • +Ọp 16:10

Ọnụ Ọgụgụ 14:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe àmà niile m mere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:28; Ọg 14:22, 23
  • +Di 9:23; Hib 3:19

Ọnụ Ọgụgụ 14:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:10

Ọnụ Ọgụgụ 14:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:12; Ezi 20:9

Ọnụ Ọgụgụ 14:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:13, 14; Jos 2:10; 5:1
  • +Di 4:12; 5:4
  • +Ọp 13:21; Ọm 78:14

Ọnụ Ọgụgụ 14:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:28

Ọnụ Ọgụgụ 14:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya ya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:8; Maị 7:18
  • +Ọp 34:6, 7

Ọnụ Ọgụgụ 14:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche nke.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:9; Ọm 78:38

Ọnụ Ọgụgụ 14:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 5:16

Ọnụ Ọgụgụ 14:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:19; Hab 2:14

Ọnụ Ọgụgụ 14:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe àmà ndị m mere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:17
  • +Ọp 17:2; Ọm 95:9; 106:14; Hib 3:16
  • +Ọm 81:11

Ọnụ Ọgụgụ 14:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:63, 64; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; 106:26; Hib 3:18; 4:3

Ọnụ Ọgụgụ 14:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na Keleb nwere mmụọ dị iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:30; 26:65
  • +Jos 14:9, 14

Ọnụ Ọgụgụ 14:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:40
  • +Ọg 13:29

Ọnụ Ọgụgụ 14:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntamu a ha na-atamu n’ihi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:28; Ọg 14:11
  • +1Kọ 10:6, 10

Ọnụ Ọgụgụ 14:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:2; 26:64; 32:11; Di 1:35

Ọnụ Ọgụgụ 14:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “tamuru ntamu n’ihi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:26; 1Kọ 10:5; Hib 3:17
  • +Ọg 1:45, 46; Jud 5

Ọnụ Ọgụgụ 14:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:8
  • +Ọg 26:65; 32:11, 12; Di 1:34-38

Ọnụ Ọgụgụ 14:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:3; Di 1:39
  • +Ọm 106:24

Ọnụ Ọgụgụ 14:33

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “maka na unu gbara akwụna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:13; Jos 14:10
  • +Di 1:3; 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 30-31

Ọnụ Ọgụgụ 14:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe ịbụ onye iro m pụtara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:10; Ọrụ 7:36; 13:18
  • +Ọg 13:25

Ọnụ Ọgụgụ 14:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:29; Hib 3:17

Ọnụ Ọgụgụ 14:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “tamuwe ntamu n’ihi ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:32

Ọnụ Ọgụgụ 14:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:6, 10; Jud 5

Ọnụ Ọgụgụ 14:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:30; 26:65; 32:11, 12; Di 1:35, 36; Jos 14:6

Ọnụ Ọgụgụ 14:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:41

Ọnụ Ọgụgụ 14:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:14, 17; Di 1:42

Ọnụ Ọgụgụ 14:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:29
  • +2Ih 15:2

Ọnụ Ọgụgụ 14:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:43
  • +Ọg 10:33

Ọnụ Ọgụgụ 14:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:1, 3; Di 1:44

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 14:1Di 1:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 14:2Di 1:27; Ọm 106:25
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọm 78:40
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọg 14:31; Di 1:39
Ọnụ Ọgụ. 14:3Ọg 11:5
Ọnụ Ọgụ. 14:4Neh 9:17
Ọnụ Ọgụ. 14:6Ọg 13:8, 16
Ọnụ Ọgụ. 14:6Ọg 13:6, 16; 14:30
Ọnụ Ọgụ. 14:7Ọg 13:26, 27; Di 1:25; 8:7, 8
Ọnụ Ọgụ. 14:8Ọp 3:8
Ọnụ Ọgụ. 14:9Di 7:17, 18; 20:3
Ọnụ Ọgụ. 14:9Ọp 33:16; Di 20:1
Ọnụ Ọgụ. 14:10Ọp 17:4
Ọnụ Ọgụ. 14:10Ọp 16:10
Ọnụ Ọgụ. 14:11Ọp 16:28; Ọg 14:22, 23
Ọnụ Ọgụ. 14:11Di 9:23; Hib 3:19
Ọnụ Ọgụ. 14:12Ọp 32:10
Ọnụ Ọgụ. 14:13Ọp 32:12; Ezi 20:9
Ọnụ Ọgụ. 14:14Ọp 15:13, 14; Jos 2:10; 5:1
Ọnụ Ọgụ. 14:14Di 4:12; 5:4
Ọnụ Ọgụ. 14:14Ọp 13:21; Ọm 78:14
Ọnụ Ọgụ. 14:16Di 9:28
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọm 103:8; Maị 7:18
Ọnụ Ọgụ. 14:18Ọp 34:6, 7
Ọnụ Ọgụ. 14:19Ọp 34:9; Ọm 78:38
Ọnụ Ọgụ. 14:20Jes 5:16
Ọnụ Ọgụ. 14:21Ọm 72:19; Hab 2:14
Ọnụ Ọgụ. 14:22Neh 9:17
Ọnụ Ọgụ. 14:22Ọp 17:2; Ọm 95:9; 106:14; Hib 3:16
Ọnụ Ọgụ. 14:22Ọm 81:11
Ọnụ Ọgụ. 14:23Ọg 26:63, 64; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; 106:26; Hib 3:18; 4:3
Ọnụ Ọgụ. 14:24Ọg 13:30; 26:65
Ọnụ Ọgụ. 14:24Jos 14:9, 14
Ọnụ Ọgụ. 14:25Di 1:40
Ọnụ Ọgụ. 14:25Ọg 13:29
Ọnụ Ọgụ. 14:27Ọp 16:28; Ọg 14:11
Ọnụ Ọgụ. 14:271Kọ 10:6, 10
Ọnụ Ọgụ. 14:28Ọg 14:2; 26:64; 32:11; Di 1:35
Ọnụ Ọgụ. 14:29Ọm 106:26; 1Kọ 10:5; Hib 3:17
Ọnụ Ọgụ. 14:29Ọg 1:45, 46; Jud 5
Ọnụ Ọgụ. 14:30Ọp 6:8
Ọnụ Ọgụ. 14:30Ọg 26:65; 32:11, 12; Di 1:34-38
Ọnụ Ọgụ. 14:31Ọg 14:3; Di 1:39
Ọnụ Ọgụ. 14:31Ọm 106:24
Ọnụ Ọgụ. 14:33Ọg 32:13; Jos 14:10
Ọnụ Ọgụ. 14:33Di 1:3; 2:14
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ọm 95:10; Ọrụ 7:36; 13:18
Ọnụ Ọgụ. 14:34Ọg 13:25
Ọnụ Ọgụ. 14:35Ọg 14:29; Hib 3:17
Ọnụ Ọgụ. 14:36Ọg 13:32
Ọnụ Ọgụ. 14:371Kọ 10:6, 10; Jud 5
Ọnụ Ọgụ. 14:38Ọg 14:30; 26:65; 32:11, 12; Di 1:35, 36; Jos 14:6
Ọnụ Ọgụ. 14:40Di 1:41
Ọnụ Ọgụ. 14:42Le 26:14, 17; Di 1:42
Ọnụ Ọgụ. 14:43Ọg 13:29
Ọnụ Ọgụ. 14:432Ih 15:2
Ọnụ Ọgụ. 14:44Di 1:43
Ọnụ Ọgụ. 14:44Ọg 10:33
Ọnụ Ọgụ. 14:45Ọg 21:1, 3; Di 1:44
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 14:1-45

Ọnụ Ọgụgụ

14 Nzukọ ahụ niile wee malite ibe ákwá. Ha nọ na-eti mkpu, na-ebesikwa ákwá ike n’abalị ahụ niile.+ 2 Ndị Izrel niile wee malite ịkatọ* Mosis na Erọn.+ Nzukọ ahụ niile kwukwara okwu ọjọọ banyere ha, sị: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na anyị nwụrụ n’Ijipt ma ọ bụkwanụ ma a sị na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a. 3 Gịnị mere Jehova ji akpọta anyị n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-akpọkọrọ ndị nwunye anyị na ụmụ anyị.+ Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+ 4 Ha nọ na-agwadị ibe ha, sị: “Ka anyị mee otu onye onye ndú anyị ma laghachi n’Ijipt!”+

5 Mosis na Erọn wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala n’ihu nzukọ Izrel niile ndị gbakọrọ n’ebe ahụ. 6 Joshụa+ nwa Nọn na Keleb+ nwa Jefune, bụ́ ndị so gaa nyopụta otú ala ahụ dị, dọwara uwe ha. 7 Ha wee gwa nzukọ Izrel niile, sị: “Ala ahụ anyị gara nyopụta otú ọ dị bụ nnọọ ezigbo ala.+ 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma, ọ ga-akpọba anyị n’ala ahụ ma nye anyị ya. Ọ bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ 9 Ma, unu anwala anwa nupụrụ Jehova isi. Unu atụla ndị ala ahụ egwu+ n’ihi na anyị ga-emeri ha.* E wepụla ihe na-echebe ha. Jehova nọnyeere anyị.+ Unu atụla ha egwu.”

10 Ma, nzukọ ahụ niile kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ma, ebube Jehova pụtara n’elu ụlọikwuu nzute n’ihu ndị Izrel niile.+

11 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Olee mgbe ndị a ga-akwụsị ịkparị m?+ Olee mgbe ha ga-amalite inwe okwukwe n’ebe m nọ ebe ọ bụ na ha ahụla ọrụ ebube niile m rụrụ* n’ihu ha?+ 12 Ka m mee ka ha rịawa ọrịa ọjọọ ma chụpụ ha. Ka m mezie ka ị bụrụ nnukwu mba, nke dị ike karịa ha.”+

13 Ma Mosis gwara Jehova, sị: “Ndị Ijipt, bụ́ ndị i ji ike gị kpọpụta ndị a n’aka ha, ga-anụ ya.+ 14 Ha ga-agwakwa ya ndị bi n’ala a. Ndị bi n’ala a anụkwala na gịnwa, bụ́ Jehova, nọnyeere ndị a+ nakwa na ha ahụla gị ihu na ihu.+ Ị bụ Jehova. Ígwé ojii gị dị n’elu isi ha. I ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị.+ 15 Ọ bụrụ na i gbuchapụ ndị a otu mgbe, mba ndị nụrụ ude gị ga-asị: 16 ‘Jehova enweghị ike ịkpọba ndị a n’ala ọ ṅụrụ iyi na ọ ga-enye ha, ọ bụ ya mere o ji gbuo ha n’ala ịkpa.’+ 17 Ugbu a, Jehova, biko, gosi ike gị dị ukwuu, otú i kwere ná nkwa, sị: 18 ‘Jehova, onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ, onye ịhụnanya ya* dị ukwuu,+ onye na-agbaghara ajọ omume na mmebi iwu. Ma ọ gaghị anwa anwa hapụ ịta onye ikpe mara ahụhụ, kama ọ na-ata ụmụ nakwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ ahụhụ n’ihi mmehie ndị nna ha mere.’+ 19 Biko, n’ihi ịhụnanya gị* dị ukwuu, gbaghara ndị a mmehie ha, otú i si na-agbaghara ha malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+

20 Jehova wee sị: “Agbagharala m ha otú i kwuru.+ 21 Ma, ebe ọ bụ na mụnwa bụ́ Jehova na-adị ndụ, ebube m ga-ejupụta ụwa niile.+ 22 Ma e nweghị otu onye n’ime ndị niile hụrụ ebube m nakwa ọrụ ebube+ ndị m rụrụ* n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma ka na-anwa m ọnwụnwa+ ugboro iri a, gharakwa ige m ntị,+ 23 ga-ahụ ala m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na m ga-enye ha. N’eziokwu, e nweghị otu onye n’ime ndị na-akparị m ga-ahụ ya.+ 24 Ma ebe ọ bụ na otú Keleb+ ohu m si ele ihe anya dị iche,* ya ejirikwa obi ya niile na-eso m, m ga-eme ka ọ banye n’ala ahụ ọ gara, ụmụ ya ga-enwetakwa ya.+ 25 Tụgharịanụ echi gawa n’ala ịkpa dị n’ụzọ Oké Osimiri Uhie+ ebe ọ bụ na ndị Amalek na ndị Kenan+ bi na ndagwurugwu.”

26 Jehova wee gwa Mosis na Erọn, sị: 27 “Olee mgbe nzukọ ọjọọ a ga-akwụsị nkatọ a ha na-akatọ m?*+ Anụla m nkatọ ndị Izrel na-akatọ m.+ 28 Gwa ha, sị, ‘Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eme unu ihe m nụrụ unu kwuru.+ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ya bụ, unu niile ndị katọrọ m,* bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.+ 30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+

31 “‘“M ga-akpọrọ ụmụ unu, ndị unu sịrị na a ga-akpọkọrọ,+ kpọba ha n’ala ahụ. Ha ga-ekpori ndụ n’ala ahụ unu jụrụ.+ 32 Ma ozu unu ga-atọgbọrọ n’ala ịkpa a. 33 Ụmụ unu ndị nwoke ga na-azụ atụrụ n’ala ịkpa a ruo afọ iri anọ.+ Ha ga-aza ajụjụ maka na unu hapụrụ m.* Ha ga-aza ya ruo mgbe ozu onye nke ikpeazụ n’ime unu dara n’ala ịkpa a.+ 34 Unu ga-aza ajụjụ maka mmehie unu afọ iri anọ+ ka unu wee mata ihe ịhapụ m pụtara.* Ụbọchị iri anọ unu ji nyopụta otú ala ahụ dị+ nọchiri anya afọ iri anọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ, otu ụbọchị nọchiri anya otu afọ.

35 “‘“Mụnwa bụ́ Jehova ekwuola ya. Ihe a ka m ga-eme nzukọ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara ka ha maa m aka: N’ala ịkpa a ka a ga-ebibi ha. Ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-anwụ.+ 36 Ụmụ nwoke ndị ahụ Mosis zipụrụ ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị, ndị mekwara ka nzukọ a niile katọwa ya* mgbe ha lọtara kọọ akụkọ ọjọọ banyere ala ahụ,+ 37 n’eziokwu, a ga-ata ụmụ nwoke ndị ahụ kọrọ akụkọ ọjọọ banyere ala ahụ ahụhụ. Ha ga-anwụkwa n’ihu Jehova.+ 38 Ma, Joshụa nwa Nọn na Keleb nwa Jefune, bụ́ ndị so gaa nyopụta otú ala ahụ dị, ga-adị ndụ.”’”+

39 Mgbe Mosis gwara ndị Izrel niile ihe ndị a, ha malitere iru uju nke ukwuu. 40 Ha bilikwara n’isi ụtụtụ gbagowe n’elu elu ebe bụ́ ugwu ugwu, na-asị, “Anyị adịla njikere ịgbago n’ebe ahụ Jehova kwuru okwu ya, n’ihi na anyị emehiela.”+ 41 Ma Mosis kwuru, sị: “Gịnị mere unu ji na-ada iwu Jehova? Ihe a agaghị agaziri unu. 42 Unu agbagola n’ihi na Jehova anọnyereghị unu. Ndị iro unu ga-emeri unu.+ 43 Ndị Amalek na ndị Kenan nọ n’ebe ahụ ịlụso unu agha.+ A ga-ejikwa mma agha gbuo unu. Ebe ọ bụ na unu kwụsịrị iso Jehova, Jehova agaghị anọnyere unu.”+

44 Ma, ha gbagoro n’elu elu ebe bụ́ ugwu ugwu maka na ha dị mpako.+ Ma Mosis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+ 45 Ndị Amalek na ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ, wee gbadata gbuo ha ma chụsasịa ha ruo Họma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya