Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Kọlọsi 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọlọsi

      • Àgwà ọjọọ mmadụ na-akpabu na àgwà ọma (1-17)

        • Meenụ ka ahụ́ unu nwụọ (5)

        • Ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu (14)

      • Ọdụ Pọl dụrụ ndị niile nọ n’ezinụlọ Ndị Kraịst (18-25)

Ndị Kọlọsi 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:6
  • +Ọm 110:1; 1Pi 3:22

Ndị Kọlọsi 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:20; 4:8; 1Pi 1:13
  • +1Jn 2:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2017, p. 25-26

    Ụlọ Nche,

    10/15/2014, p. 28-29

Ndị Kọlọsi 3:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Mgbe a ga-eme ka Kraịst, bụ́ ndụ anyị, pụta ìhè.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 11:25
  • +1Kọ 15:42, 43

Ndị Kọlọsi 3:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 9:43; Ga 5:24
  • +1Kọ 6:18; Efe 5:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 57, 59

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2017, p. 26-27

    8/2017, p. 18-20

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2016, p. 20-21

    Ụlọ Nche,

    6/15/2008, p. 9

    4/15/2008, p. 5

    7/15/2002, p. 13

    10/15/2001, p. 26

    6/15/2001, p. 6

    1/15/2001, p. 6-7

    7/15/1997, p. 17

    7/15/1992, p. 12

    12/1/1990, p. 4-5

    Teta!,

    7/8/2002, p. 27

    6/8/1997, p. 16

Ndị Kọlọsi 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:9-11; Efe 2:3; Taị 3:3

Ndị Kọlọsi 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:1
  • +Efe 4:31
  • +Efe 5:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 18, 20-21

    Teta!,

    6/8/2003, p. 27

    6/8/1997, p. 16

Ndị Kọlọsi 3:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mmadụ ochie na omume ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:25; Mkp 21:8
  • +Efe 4:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2022, p. 2-7

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 17-21

    Ụlọ Nche,

    5/15/1998, p. 25-26

    11/1/1990, p. 5-6

Ndị Kọlọsi 3:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:2; Efe 4:24
  • +Je 1:26, 27; 1Pi 1:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 22

    Ụlọ Nche,

    11/1/1990, p. 5-6

    4/15/1990, p. 27

    4/1/1990, p. 16-18

Ndị Kọlọsi 3:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    “Onye Sitia” pụtara onye ime ọhịa.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 23

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 25

Ndị Kọlọsi 3:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:9
  • +Fil 2:1, 2
  • +Ro 12:16
  • +Taị 3:2
  • +Efe 4:1, 2; 1Te 5:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 7

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 23-26

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 17

    11/1/1994, p. 18

    10/15/1991, p. 15

Ndị Kọlọsi 3:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 19:11; Efe 4:32; 1Pi 4:8
  • +Mt 18:15
  • +Mt 6:14; Mk 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 187-188

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 49

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 6

    4/2012, p. 10

    1/2009, p. 7

    2/8/2001, p. 13

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2017, p. 27

    6/2017, p. 17-18

    Ụlọ Nche,

    10/1/2015, p. 15

    10/1/2013, p. 11

    7/15/2001, p. 22-23

    10/15/1999, p. 13-14

    12/1/1997, p. 18

    7/15/1995, p. 22

    9/1/1991, p. 22-23

    Lọghachikwute Jehova, p. 8-9

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 26

Ndị Kọlọsi 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 3:23
  • +1Kọ 13:4-7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    nke 3 2020 p. 12

    9/8/1997, p. 9-10

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 26

    Ụlọ Nche,

    12/1/2007, p. 6

    Ihe Ọmụma, p. 163-167

Ndị Kọlọsi 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:27; Fil 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    nke 3 2019, p. 6-7

    4/2006, p. 6

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 26

    Ụlọ Nche,

    9/1/2001, p. 14-18

    2/15/1998, p. 4

Ndị Kọlọsi 3:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-adụ ibe unu ọdụ.”

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:26
  • +Efe 5:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2023, p. 32

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10

    Ụlọ Nche,

    5/1/1994, p. 11

Ndị Kọlọsi 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:31

Ndị Kọlọsi 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:22; 1Pi 3:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ezi Udo, p. 137-138

Ndị Kọlọsi 3:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Unu emesila ha ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:25; 1Pi 3:7
  • +Efe 4:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 145-146

    Bible Na-akụzi, p. 136

    Ụlọ Nche,

    9/15/2008, p. 17

    5/1/2007, p. 21-22

    9/15/2006, p. 28

Ndị Kọlọsi 3:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 6:20; Lu 2:51; Efe 6:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 7

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 50

    Ụlọ Nche,

    6/1/1995, p. 28-29

    10/1/1992, p. 28-29

    Ezi Udo, p. 137-138

Ndị Kọlọsi 3:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 6:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2005, p. 22

    8/1/1997, p. 12

    8/1/1996, p. 20

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 147-148

    Teta!,

    11/8/1996, p. 16

    Ihe Ọmụma, p. 148

Ndị Kọlọsi 3:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ndị nna ukwu a na-ekwu okwu ha ebe a bụ ndị mmadụ.

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 6:5, 6; Taị 2:9; 1Pi 2:18

Ndị Kọlọsi 3:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “mkpụrụ obi.”

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 10:27; Ro 12:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 105-106

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 37

    Ụlọ Nche,

    1/15/2012, p. 22-24

    10/15/1997, p. 13-18

Ndị Kọlọsi 3:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 6:8; 1Pi 1:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 37

    Ụlọ Nche,

    6/15/1997, p. 32

Ndị Kọlọsi 3:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:6; Ga 6:7
  • +Ro 2:11; 1Pi 1:17

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Kọl. 3:1Efe 2:6
Kọl. 3:1Ọm 110:1; 1Pi 3:22
Kọl. 3:2Fil 3:20; 4:8; 1Pi 1:13
Kọl. 3:21Jn 2:15
Kọl. 3:4Jn 11:25
Kọl. 3:41Kọ 15:42, 43
Kọl. 3:5Mk 9:43; Ga 5:24
Kọl. 3:51Kọ 6:18; Efe 5:3
Kọl. 3:71Kọ 6:9-11; Efe 2:3; Taị 3:3
Kọl. 3:81Pi 2:1
Kọl. 3:8Efe 4:31
Kọl. 3:8Efe 5:3, 4
Kọl. 3:9Efe 4:25; Mkp 21:8
Kọl. 3:9Efe 4:22
Kọl. 3:10Ro 12:2; Efe 4:24
Kọl. 3:10Je 1:26, 27; 1Pi 1:16
Kọl. 3:11Ga 3:28
Kọl. 3:121Pi 2:9
Kọl. 3:12Fil 2:1, 2
Kọl. 3:12Ro 12:16
Kọl. 3:12Taị 3:2
Kọl. 3:12Efe 4:1, 2; 1Te 5:14
Kọl. 3:13Mt 6:14; Mk 11:25
Kọl. 3:13Ilu 19:11; Efe 4:32; 1Pi 4:8
Kọl. 3:13Mt 18:15
Kọl. 3:141Jn 3:23
Kọl. 3:141Kọ 13:4-7
Kọl. 3:15Jn 14:27; Fil 4:7
Kọl. 3:161Kọ 14:26
Kọl. 3:16Efe 5:19
Kọl. 3:171Kọ 10:31
Kọl. 3:18Efe 5:22; 1Pi 3:1
Kọl. 3:19Efe 5:25; 1Pi 3:7
Kọl. 3:19Efe 4:31
Kọl. 3:20Ilu 6:20; Lu 2:51; Efe 6:1
Kọl. 3:21Efe 6:4
Kọl. 3:22Efe 6:5, 6; Taị 2:9; 1Pi 2:18
Kọl. 3:23Lu 10:27; Ro 12:11
Kọl. 3:24Efe 6:8; 1Pi 1:3, 4
Kọl. 3:25Ro 2:6; Ga 6:7
Kọl. 3:25Ro 2:11; 1Pi 1:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Kọlọsi 3:1-25

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Kọlọsi

3 Ma, ọ bụrụ na Chineke kpọlitere unu na Kraịst n’ọnwụ,+ na-achọnụ ihe ndị dị n’eluigwe, ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri Chineke.+ 2 Na-echenụ gbasara ihe ndị dị n’eluigwe,+ ọ bụghị ihe ndị dị n’ụwa.+ 3 Unu anwụọla, ma, ndụ unu dị Kraịst n’aka n’ihi na ọ bụ ihe Chineke chọrọ. 4 Mgbe Kraịst, bụ́ ndụ anyị,+ mere ka a hụ ebube ya,* a ga-emekwa ka a hụ ebube unu na ya.+

5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị. 6 Chineke ga-ewesa ndị na-eme ihe ndị a iwe. 7 Unu na-emebu ihe ndị a mgbe unu na-agbanwebeghị.+ 8 Ma, ugbu a, unu kwesịrị ịkwụsị ihe ndị a: ọnụma, iwe, ihe ọjọọ,+ ịkparị mmadụ,+ na ikwu okwu rụrụ arụ.+ 9 Unu agharala ibe unu ụgha.+ Yipụnụ àgwà ochie unu na-akpabu,*+ 10 ma yirinụ àgwà* ọhụrụ,+ nke Chineke na-eme ka anyị na-akpa ma anyị mata ya nke ọma. Ọ bụ ya ga-eme ka àgwà anyị na-agbanwe, na-adị ka nke Chineke.+ 11 Ihe a gbasara ma onye Grik ma onye Juu, ma onye e biri úgwù ma onye a na-ebighị úgwù, ma onye mba ọzọ ma onye Sitia,* ma ohu ma onye nweere onwe ya. Ma, Kraịst bụ ihe niile, anyị na ya dịkwa n’otu.+

12 Ebe ọ bụ na Chineke họọrọ unu,+ unu abụrụkwa ndị dị nsọ na ndị ọ hụrụ n’anya, yirinụ àgwà ndị a ka uwe: obi ebere,+ obiọma, obi umeala,+ ịdị nwayọọ,+ na ndidi.+ 13 Na-edirinụ ibe unu ihe, na-agbagharakwanụ ibe unu kpamkpam+ ma e nwee onye ibe ya mejọrọ.+ Jehova* gbaghaara unu kpamkpam, unu kwesịkwara ịna-emere ibe unu otú ahụ.+ 14 E wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya ka uwe,+ n’ihi na ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu.+

15 Kwenụ ka udo nke Kraịst na-achị obi unu,+ n’ihi na Chineke kpọrọ unu ka unu bụrụ otu ahụ́, nọrọkwa n’udo. Gosikwanụ na obi dị unu ụtọ maka ihe e meere unu. 16 Kwenụ ka ihe Kraịst na-akụzi ju eju n’obi unu. Ọ ga-eme ka unu mara ihe. Jirinụ abụ ọma+ na abụ e ji eto Chineke, na nke e ji ekele ya, na-akụziri ibe unu ihe. Jirikwanụ ha na-agba ibe unu ume.* Jirinụ obi unu niile na-abụrụ Jehova* abụ.+ 17 Ihe ọ bụla unu na-eme, ma n’okwu ọnụ ma n’omume, na-emenụ ya n’aha Onyenwe anyị Jizọs. Sikwanụ n’aha ya na-ekele Chineke bụ́ Nna.+

18 Ndị nwunye, na-edonụ onwe unu n’okpuru di unu.+ Ọ bụ ihe Onyenwe anyị chọrọ. 19 Ndị bụ́ di, hụnụ nwunye unu n’anya mgbe niile.+ Unu ewesala ha iwe.*+ 20 Ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi n’ihe niile,+ n’ihi na ọ na-amasị Onyenwe anyị. 21 Ndị nna, unu akpasula ụmụ unu iwe,+ ka ha ghara ịda mbà n’obi. 22 Ndị ohu, na-eruberenụ ndị nna unu ukwu* isi+ n’ihe niile. Unu erubela isi naanị ka ndị ọzọ hụ unu, ka obi dị ndị mmadụ ụtọ, kama jirinụ obi unu niile na-erubere ha isi iji gosi na unu na-akwanyere Jehova* ùgwù. 23 Jirinụ obi* unu niile na ike unu niile na-eme ihe ọ bụla unu na-eme, dị ka ùnu na-emere ya Jehova,*+ ọ bụghị mmadụ. 24 N’ihi na unu ma na ọ bụ Jehova* ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ o kwere unu ná nkwa.+ Bụrụnụ ndị ohu Kraịst, bụ́ Nna unu ukwu. 25 N’eziokwu, a ga-akwụ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ ihe ọjọọ ọ na-eme,+ n’ihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya