Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Mmụọ nsọ dakwasịrị ndị na-eso ụzọ Jizọs na Pentikọst (1-13)

      • Okwu Pita kwuru (14-36)

      • Ihe ndị mmadụ mere mgbe Pita kwuchara okwu (37-41)

        • E mere puku mmadụ atọ baptizim (41)

      • Ndị Kraịst na-anọkọ, na-erikọ nri, na-ekpekọkwa ekpere (42-47)

Ọrụ Ndịozi 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:16; Di 16:9-11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 22

Ọrụ Ndịozi 2:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 21

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-14

    6/1/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 21

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-14

Ọrụ Ndịozi 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 1:8; Jn 14:26
  • +Ọrụ 10:45, 46; 1Kọ 12:8, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 150

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-14

    6/1/1990, p. 11-12

Ọrụ Ndịozi 2:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2015, p. 11

    Amụma Aịsaịa II, p. 408-409

Ọrụ Ndịozi 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 21, 24

Ọrụ Ndịozi 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 14:70; Ọrụ 1:11

Ọrụ Ndịozi 2:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “asụsụ ọ na-asụ kemgbe a mụrụ ya.”

Ọrụ Ndịozi 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:6
  • +Da 8:1, 2
  • +1Pi 1:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 25-26

    ‘Ezi Ala’, p. 32

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ndị a tọghatara atọghata.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:48

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 25, 26-27

    ‘Ezi Ala’, p. 32

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 150

    ‘Ezi Ala’, p. 32

Ọrụ Ndịozi 2:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mmanya ọhụrụ.”

Ọrụ Ndịozi 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 1:13

Ọrụ Ndịozi 2:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ihe dị ka n’elekere itoolu nke ụtụtụ.

Ọrụ Ndịozi 2:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1995, p. 11

Ọrụ Ndịozi 2:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2020, p. 6-7

    Ụbọchị Jehova, p. 167

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 15

    5/1/1998, p. 13-14, 18

    5/15/1995, p. 11

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:8, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụbọchị Jehova, p. 167

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 15

    5/1/1998, p. 13-14

    5/15/1995, p. 11

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebube.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-14

    12/15/1997, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 2:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụbọchị Jehova, p. 36-37

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-14

    12/15/1997, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 2:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:28-32; Ro 10:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụbọchị Jehova, p. 187-190

    Ụlọ Nche,

    5/1/1998, p. 13-19

    12/15/1997, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 2:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebube.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 5:36; 14:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16

Ọrụ Ndịozi 2:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 19:10, 11; Ọrụ 4:27, 28; 1Pi 1:20
  • +Lu 23:33; Ọrụ 5:30; 7:52

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:15; Ro 4:24; 1Kọ 6:14; Kọl 2:12; Hib 13:20
  • +Jn 10:17, 18

Ọrụ Ndịozi 2:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

  • *

    Ma ọ bụ “ka m maa jijiji.”

Ọrụ Ndịozi 2:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Anụ ahụ́ m.”

Ọrụ Ndịozi 2:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “na Hedis.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2005, p. 15

    5/15/1995, p. 11

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:8-11

Ọrụ Ndịozi 2:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1996, p. 9

Ọrụ Ndịozi 2:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “onye si ná mkpụrụ nke úkwù ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12, 13; Ọm 89:3, 4; 132:11

Ọrụ Ndịozi 2:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na Hedis.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 10

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 16

    11/1/2008, p. 9

    Onye Ozizi, p. 202

Ọrụ Ndịozi 2:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:46-48; Ọrụ 1:8; 3:15

Ọrụ Ndịozi 2:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:34; Fil 2:9-11; 1Pi 3:22
  • +Jn 14:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 31

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 15-16

    6/1/1990, p. 12

Ọrụ Ndịozi 2:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Ọrụ Ndịozi 2:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:1; Lu 20:42, 43; 1Kọ 15:25; Hib 10:12, 13

Ọrụ Ndịozi 2:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 19:6
  • +Mt 28:18; Jn 3:35; Ọrụ 5:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 25-26

Ọrụ Ndịozi 2:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:46, 47; Ọrụ 17:30; 26:20
  • +Mt 28:19
  • +Mt 26:27, 28; Efe 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 26-27

    Ụlọ Nche,

    3/15/2013, p. 18

    5/15/2003, p. 30-31

    4/1/2002, p. 11

    2/1/1992, p. 14-15

    6/1/1990, p. 12-13

Ọrụ Ndịozi 2:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:28
  • +Joe 2:32

Ọrụ Ndịozi 2:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:5; Ọm 78:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1997, p. 28

Ọrụ Ndịozi 2:41

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:12; 18:8
  • +Ọrụ 4:4; 5:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 26-27

    Ụlọ Nche,

    8/1/2002, p. 15-16

Ọrụ Ndịozi 2:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:46
  • +Ọrụ 1:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2016, p. 20

    Ụlọ Nche,

    7/15/2013, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 2:43

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mkpụrụ obi ọ bụla.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 5:12

Ọrụ Ndịozi 2:44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 27

    Ụlọ Nche,

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 2:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:21
  • +Ọrụ 4:32, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 27

    Ụlọ Nche,

    5/15/2008, p. 30

    6/1/1990, p. 13

Ọrụ Ndịozi 2:47

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 5:14; 11:21; 1Kọ 3:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 2:1Le 23:16; Di 16:9-11
Ọrụ 2:2Ọrụ 4:31
Ọrụ 2:4Mk 1:8; Jn 14:26
Ọrụ 2:4Ọrụ 10:45, 46; 1Kọ 12:8, 10
Ọrụ 2:5Ọp 23:17
Ọrụ 2:7Mk 14:70; Ọrụ 1:11
Ọrụ 2:92Ez 17:6
Ọrụ 2:9Da 8:1, 2
Ọrụ 2:91Pi 1:1
Ọrụ 2:10Ọp 12:48
Ọrụ 2:14Ọrụ 1:13
Ọrụ 2:17Joe 2:28
Ọrụ 2:181Kọ 12:8, 10
Ọrụ 2:21Joe 2:28-32; Ro 10:13
Ọrụ 2:22Jn 5:36; 14:10
Ọrụ 2:23Jn 19:10, 11; Ọrụ 4:27, 28; 1Pi 1:20
Ọrụ 2:23Lu 23:33; Ọrụ 5:30; 7:52
Ọrụ 2:24Ọrụ 3:15; Ro 4:24; 1Kọ 6:14; Kọl 2:12; Hib 13:20
Ọrụ 2:24Jn 10:17, 18
Ọrụ 2:27Ọrụ 13:35
Ọrụ 2:28Ọm 16:8-11
Ọrụ 2:291Ez 2:10
Ọrụ 2:302Sa 7:12, 13; Ọm 89:3, 4; 132:11
Ọrụ 2:31Ọm 16:10
Ọrụ 2:32Lu 24:46-48; Ọrụ 1:8; 3:15
Ọrụ 2:33Ro 8:34; Fil 2:9-11; 1Pi 3:22
Ọrụ 2:33Jn 14:26
Ọrụ 2:35Ọm 110:1; Lu 20:42, 43; 1Kọ 15:25; Hib 10:12, 13
Ọrụ 2:36Jn 19:6
Ọrụ 2:36Mt 28:18; Jn 3:35; Ọrụ 5:31
Ọrụ 2:38Lu 24:46, 47; Ọrụ 17:30; 26:20
Ọrụ 2:38Mt 28:19
Ọrụ 2:38Mt 26:27, 28; Efe 1:7
Ọrụ 2:39Joe 2:28
Ọrụ 2:39Joe 2:32
Ọrụ 2:40Di 32:5; Ọm 78:8
Ọrụ 2:41Ọrụ 8:12; 18:8
Ọrụ 2:41Ọrụ 4:4; 5:14
Ọrụ 2:42Ọrụ 2:46
Ọrụ 2:42Ọrụ 1:14
Ọrụ 2:43Ọrụ 5:12
Ọrụ 2:45Mt 19:21
Ọrụ 2:45Ọrụ 4:32, 34
Ọrụ 2:47Ọrụ 5:14; 11:21; 1Kọ 3:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 2:1-47

Ọrụ Ndịozi

2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe. 2 Ka ha nọdụrụ ala, na mberede, ha nụrụ ụzụ si n’eluigwe nke dị ka ụzụ oké ifufe. A nụkwara ụzụ a ebe niile n’ụlọ ahụ ha nọ.+ 3 Ha hụkwara ihe ndị dị ka ire ọkụ e kesaara ha, otu dịkwa n’isi onye nke ọ bụla n’ime ha. 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+

5 N’oge ahụ, e nwere ndị Juu nọ na Jeruselem, ndị na-atụ egwu Chineke. Ha si ná mba dị iche iche bịa.+ 6 Mgbe ọtụtụ ndị nụrụ ụzụ a, ha gbakọtara, ihe na-emenụ jukwara ha anya, n’ihi na onye ọ bụla nụrụ ka ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ekwu okwu n’asụsụ nke ya. 7 N’eziokwu, o juru ha anya, ha asị: “Legodị, ndị a niile na-ekwu okwu bụ ndị Galili.+ 8 Oleezi otú onye ọ bụla n’ime anyị si na-anụ ka ha na-asụ asụsụ ya?* 9 Ndị anyị na ha nọ ebe a bụ ndị Patia, Midia,+ Ịlam,+ Mesopotemia, Judia, Kapadoshia, Pọntọs na ndị si mpaghara Eshia,+ 10 nakwa ndị Frijia, Pamfilia, Ijipt na ndị si mpaghara Libia, nke dị nso na Saịrini, na ndị si Rom bịa, ma ndị Juu ma ndị mba ọzọ na-ekpe okpukpe ndị Juu,*+ 11 ndị Krit, na ndị Arebia. Anyị na-anụ ka ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ekwu okwu n’asụsụ anyị banyere ọrụ ebube dị iche iche Chineke rụrụ.” 12 O juru ha niile anya, ha ana-ajụ ibe ha, sị: “Gịnị ka ihe a pụtara?” 13 Ma, ndị ọzọ nọ na-akwa ndị na-eso ụzọ Jizọs emo, na-asị: “Mmanya* na-egbu ha.”

14 Ma, Pita na ndịozi iri na otu ahụ biliri ọtọ,+ Pita ejiri olu dara ụda kwuo, sị: “Ndị Judia na ndị niile bi na Jeruselem, maranụ ihe a, ṅaakwanụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu. 15 N’eziokwu, ọ bụghị mmanya na-egbu ndị a otú unu chere, n’ihi na ihe a ka bụ awa nke atọ* n’ụbọchị. 16 Kama, ọ bụ ihe Joel buru n’amụma na-emezu n’isi ha. Ọ sịrị: 17 ‘Chineke kwuru, sị, “N’oge ikpeazụ, m ga-awụkwasị mmụọ m n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi nwoke unu ga-arọkwa nrọ.+ 18 N’oge ahụ, m ga-awụkwasịkwa mmụọ m n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke nakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị, ha ga-ebukwa amụma.+ 19 M ga-eme ihe ndị dị ịtụnanya* n’eluigwe, rụọkwa ọrụ ebube n’ụwa. A ga-ahụ ọbara, ọkụ na anwụrụ ọkụ nke dị ka ìgwè ojii. 20 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara tupu oké ụbọchị dị ebube nke Jehova* eruo. 21 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.”’*+

22 “Ndị Izrel, nụrụnụ ihe a: Unu ma na ọ bụ Chineke zitere Jizọs onye Nazaret. Chineke sikwa n’aka ya rụọ ọrụ ebube ma mee ihe ndị dị ịtụnanya* unu ma gbasara ha.+ 23 E nyefere nwoke a n’aka unu otú Chineke zubere nakwa otú o bu ụzọ mara na a ga-eme ya.+ Ebe unu nyefere ya n’aka ndị na-emebi iwu, ọ bụ unu kpọgidere ya n’osisi, gbuokwa ya.+ 24 Ma Chineke tọpụrụ ya n’agbụ ọnwụ kere ya, kpọlitekwa ya n’ọnwụ,+ n’ihi na ọnwụ enweghị ike ijigide ya.+ 25 Ọ bụ ya mere Devid ji kwuo gbasara ya, sị: ‘M mere ka Jehova* nọrọ n’ihu m mgbe niile. Ebe ọ bụ na ọ nọ m n’aka nri, e nweghị ihe ga-eme ka m daa.* 26 N’ihi ya, obi tọrọ m ụtọ, aṅụrị jukwara m obi ka m na-ekwu okwu. M* ga-enwekwa olileanya, 27 n’ihi na ị gaghị ahapụ m* n’ili,* ị gaghịkwa ekwe ka onye jisiri gị aka ike ree ure.+ 28 I meela ka m mara ụzọ ndụ, ị ga-emekwa ka ọṅụ ju m obi n’ihu gị.’+

29 “Ụmụnna m, biko, ka m gwa unu hoo haa gbasara nna nna anyị Devid. Ọ nwụrụ, e liekwa ya,+ ili ya dịkwa n’obodo anyị ruo taa. 30 Ọ bụ onye amụma. Ọ makwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ọ ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya* nọdụ ala n’ocheeze ya.+ 31 Ọ ma na a ga-akpọlite Kraịst n’ọnwụ nakwa na a gaghị ahapụ ya n’ili,* anụ ahụ́ ya agaghịkwa ere ure.+ 32 Chineke kpọlitere Jizọs a n’ọnwụ, anyị hụkwara ya.+ 33 A kpọgoro ya n’eluigwe, ya anọrọ n’aka nri Chineke.+ Nna ya nyekwara ya mmụọ nsọ o kwere nkwa na ọ ga-ezite.+ Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị anyị mmụọ nsọ dị ka unu na-ahụ ma na-anụ. 34 N’eziokwu, Devid agaghị eluigwe, ma ọ sịrị, ‘Jehova* gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m 35 ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”’+ 36 N’ihi ya, ka ndị Izrel niile mara n’eziokwu na Chineke mere ka Jizọs a unu kpọgidere n’osisi+ bụrụ Onyenwe anyị+ na Kraịst.”

37 Mgbe ha nụrụ ihe a, o wutere ha nnọọ, ha wee gwa Pita na ndịozi ndị ọzọ, sị: “Ụmụnna anyị, gịnị ka anyị kwesịrị ime?” 38 Pita agwa ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka onye ọ bụla n’ime unu meekwa baptizim+ n’aha Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu.+ Unu ga-anatakwa mmụọ nsọ Chineke na-enye n’efu. 39 N’ihi na ndị e kwere nkwa+ inye ya bụ ndị niile Jehova* Chineke anyị kpọrọ, ya bụ, unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya.”+ 40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ, ziekwa ha ozi ọma nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a jọgburu onwe ya.”+ 41 E mere ndị ji obi ha niile nabata okwu ya baptizim.+ N’ụbọchị ahụ, ihe dị ka puku mmadụ* atọ (3,000) ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.+ 42 Ha nọkwa na-ege ntị n’ihe ndịozi na-akụzi, na-anọkọ, na-erikọ nri,+ na-ekpekọkwa ekpere.+

43 Ndịozi malitekwara ịrụ ọtụtụ ọrụ ebube. Mmadụ niile* hụkwara ihe a ma bido ịtụ egwu Chineke.+ 44 Ndị niile ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs na-anọkọ, na-ekerịtakwa ihe niile ha nwere. 45 Ha na-erekwa ala na ihe ndị ha nwere+ ma na-ekere mmadụ niile ego ha retere, onye ọ bụla enweta ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+ 46 N’ụbọchị ọ bụla, ha na-eji otu obi anọkọ mgbe niile n’ụlọ nsọ. Ha na-eji obi ọcha eri ihe n’ụlọ ibe ha, na-enwekwa ezigbo aṅụrị, 47 na-eto Chineke, ihe ha na-amasịkwa mmadụ niile. N’ụbọchị ọ bụla, Jehova* na-eme ka a na-enwekwu ndị na-eso ụzọ Jizọs a ga-azọpụta.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya