Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Ụmụ Erọn ndị nwoke (1-4)

      • A họọrọ ndị Livaị ka ha na-eje ozi (5-39)

      • Ihe e ji gbara ụmụ nwoke e bu ụzọ mụọ (40-51)

Ọnụ Ọgụgụ 3:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụmụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:2

Ọnụ Ọgụgụ 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:1; 1Ih 24:2
  • +Ọp 6:25; Di 10:6
  • +Ọp 6:23; 38:21; 1Ih 6:3

Ọnụ Ọgụgụ 3:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:1; Le 8:2, 3

Ọnụ Ọgụgụ 3:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “chere ọkụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 10:1, 2
  • +Ọg 3:32; 20:26
  • +Ọg 4:28; 7:8

Ọnụ Ọgụgụ 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 8:6; 18:2
  • +Ọg 1:50; 8:11

Ọnụ Ọgụgụ 3:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:12
  • +Ọg 1:51

Ọnụ Ọgụgụ 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 8:15, 16; 18:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/1992, p. 12

Ọnụ Ọgụgụ 3:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Onye mbịarambịa ọ bụla,” ya bụ, nwoke na-esighị n’ezinụlọ Erọn.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:15; Ọg 18:7
  • +Ọg 16:39, 40; 1Sa 6:19; 2Ih 26:16, 18

Ọnụ Ọgụgụ 3:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nwa mbụ ọ bụla meghere akpa nwa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:41, 45

Ọnụ Ọgụgụ 3:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:2; 34:19; Ọg 18:15; Lu 2:23
  • +Ọp 13:15
  • +Le 27:26

Ọnụ Ọgụgụ 3:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:1

Ọnụ Ọgụgụ 3:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:39

Ọnụ Ọgụgụ 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:16; Ọg 26:57; 1Ih 23:6

Ọnụ Ọgụgụ 3:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:17

Ọnụ Ọgụgụ 3:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:18

Ọnụ Ọgụgụ 3:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:29
  • +Ọp 6:19

Ọnụ Ọgụgụ 3:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:20

Ọnụ Ọgụgụ 3:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:38-40

Ọnụ Ọgụgụ 3:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:53

Ọnụ Ọgụgụ 3:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ákwà ọnụ ụzọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:24-26
  • +Ọp 26:7
  • +Ọp 26:14
  • +Ọp 26:36

Ọnụ Ọgụgụ 3:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ákwà ọnụ ụzọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 27:9
  • +Ọp 27:16

Ọnụ Ọgụgụ 3:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:19

Ọnụ Ọgụgụ 3:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:34-36

Ọnụ Ọgụgụ 3:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:53

Ọnụ Ọgụgụ 3:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:22; 1Ih 6:18

Ọnụ Ọgụgụ 3:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe e ji adọsa oriọna.”

  • *

    Ma ọ bụ “ákwà ọnụ ụzọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 25:10
  • +Ọp 25:23
  • +Ọp 25:31
  • +Ọp 27:1, 2; 30:1-3
  • +Ọp 38:3
  • +Ọp 26:31
  • +Ọg 4:15

Ọnụ Ọgụgụ 3:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:16; 20:28

Ọnụ Ọgụgụ 3:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:20; 26:58

Ọnụ Ọgụgụ 3:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:42-44

Ọnụ Ọgụgụ 3:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:53

Ọnụ Ọgụgụ 3:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 36:20
  • +Ọp 36:31
  • +Ọp 26:32, 37; 36:37, 38
  • +Ọp 27:19
  • +Ọg 4:31, 32

Ọnụ Ọgụgụ 3:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 27:10, 11

Ọnụ Ọgụgụ 3:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Onye mbịarambịa ọ bụla.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:10

Ọnụ Ọgụgụ 3:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:15

Ọnụ Ọgụgụ 3:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:12
  • +Ọp 13:2; Ọg 18:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1995, p. 16

Ọnụ Ọgụgụ 3:45

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/1/1995, p. 16

Ọnụ Ọgụgụ 3:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:15
  • +Ọg 3:39, 43

Ọnụ Ọgụgụ 3:47

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu shekel bụ gram 11.4. Gụọ B14.

  • *

    Ma ọ bụ “shekel dị nsọ.”

  • *

    Otu gira bụ gram 0.57. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 18:15, 16
  • +Le 27:25

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 3:1Ọp 19:2
Ọnụ Ọgụ. 3:2Le 10:1; 1Ih 24:2
Ọnụ Ọgụ. 3:2Ọp 6:25; Di 10:6
Ọnụ Ọgụ. 3:2Ọp 6:23; 38:21; 1Ih 6:3
Ọnụ Ọgụ. 3:3Ọp 28:1; Le 8:2, 3
Ọnụ Ọgụ. 3:4Le 10:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 3:4Ọg 3:32; 20:26
Ọnụ Ọgụ. 3:4Ọg 4:28; 7:8
Ọnụ Ọgụ. 3:6Ọg 8:6; 18:2
Ọnụ Ọgụ. 3:6Ọg 1:50; 8:11
Ọnụ Ọgụ. 3:8Ọg 4:12
Ọnụ Ọgụ. 3:8Ọg 1:51
Ọnụ Ọgụ. 3:9Ọg 8:15, 16; 18:6
Ọnụ Ọgụ. 3:10Ọp 40:15; Ọg 18:7
Ọnụ Ọgụ. 3:10Ọg 16:39, 40; 1Sa 6:19; 2Ih 26:16, 18
Ọnụ Ọgụ. 3:12Ọg 3:41, 45
Ọnụ Ọgụ. 3:13Ọp 13:2; 34:19; Ọg 18:15; Lu 2:23
Ọnụ Ọgụ. 3:13Ọp 13:15
Ọnụ Ọgụ. 3:13Le 27:26
Ọnụ Ọgụ. 3:14Ọp 19:1
Ọnụ Ọgụ. 3:15Ọg 3:39
Ọnụ Ọgụ. 3:17Ọp 6:16; Ọg 26:57; 1Ih 23:6
Ọnụ Ọgụ. 3:18Ọp 6:17
Ọnụ Ọgụ. 3:19Ọp 6:18
Ọnụ Ọgụ. 3:201Ih 6:29
Ọnụ Ọgụ. 3:20Ọp 6:19
Ọnụ Ọgụ. 3:211Ih 6:20
Ọnụ Ọgụ. 3:22Ọg 4:38-40
Ọnụ Ọgụ. 3:23Ọg 1:53
Ọnụ Ọgụ. 3:25Ọg 4:24-26
Ọnụ Ọgụ. 3:25Ọp 26:7
Ọnụ Ọgụ. 3:25Ọp 26:14
Ọnụ Ọgụ. 3:25Ọp 26:36
Ọnụ Ọgụ. 3:26Ọp 27:9
Ọnụ Ọgụ. 3:26Ọp 27:16
Ọnụ Ọgụ. 3:27Ọg 3:19
Ọnụ Ọgụ. 3:28Ọg 4:34-36
Ọnụ Ọgụ. 3:29Ọg 1:53
Ọnụ Ọgụ. 3:30Ọp 6:22; 1Ih 6:18
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 25:10
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 25:23
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 25:31
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 27:1, 2; 30:1-3
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 38:3
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọp 26:31
Ọnụ Ọgụ. 3:31Ọg 4:15
Ọnụ Ọgụ. 3:32Ọg 4:16; 20:28
Ọnụ Ọgụ. 3:33Ọg 3:20; 26:58
Ọnụ Ọgụ. 3:34Ọg 4:42-44
Ọnụ Ọgụ. 3:35Ọg 1:53
Ọnụ Ọgụ. 3:36Ọp 36:20
Ọnụ Ọgụ. 3:36Ọp 36:31
Ọnụ Ọgụ. 3:36Ọp 26:32, 37; 36:37, 38
Ọnụ Ọgụ. 3:36Ọp 27:19
Ọnụ Ọgụ. 3:36Ọg 4:31, 32
Ọnụ Ọgụ. 3:37Ọp 27:10, 11
Ọnụ Ọgụ. 3:38Ọg 3:10
Ọnụ Ọgụ. 3:40Ọg 3:15
Ọnụ Ọgụ. 3:41Ọg 3:12
Ọnụ Ọgụ. 3:41Ọp 13:2; Ọg 18:15
Ọnụ Ọgụ. 3:46Ọg 18:15
Ọnụ Ọgụ. 3:46Ọg 3:39, 43
Ọnụ Ọgụ. 3:47Ọg 18:15, 16
Ọnụ Ọgụ. 3:47Le 27:25
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 3:1-51

Ọnụ Ọgụgụ

3 Ndị a bụ ndị ezinụlọ* Erọn na Mosis mgbe Jehova gwara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị.+ 2 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke: Nedab bụ́ ọkpara, na Abaịhu,+ Elieza,+ na Ịtama.+ 3 Ihe a bụ aha ụmụ Erọn ndị nwoke. Ọ bụ ha bụ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị a họpụtara ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+ 4 Ma, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha chụrụ àjà* iwu na-akwadoghị n’ihu Jehova+ n’ala ịkpa Saịnaị. E nweghị onye n’ime ha mụtara nwa. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ nchụàjà, ha na Erọn nna ha.

5 Jehova gwaziri Mosis, sị: 6 “Kpọta ndị si n’ebo Livaị,+ meekwa ka ha guzo n’ihu Erọn onye nchụàjà. Ha ga na-ejere ya ozi.+ 7 Ha ga na-arụrụ Erọn ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ya, na-arụkwara nzukọ Izrel niile ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ha n’ihu ụlọikwuu nzute. Otú ha ga-esi eme ya bụ ịna-eje ozi dị iche iche gbasara ụlọikwuu. 8 Ha ga na-elekọta arịa niile+ e ji eje ozi n’ụlọikwuu nzute, na-arụkwara ndị Izrel ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ ha. Otú ha ga-esi eme ya bụ ịna-eje ozi dị iche iche gbasara ụlọikwuu ahụ.+ 9 Ị ga-akpọrọ ndị Livaị kpọnye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha bụ ndị e si ná ndị Izrel nye ya.+ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+

11 Jehova gwakwara Mosis, sị: 12 “M si ná ndị Izrel na-akpọrọ ndị Livaị ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.*+ Ndị Livaị ga-abụ nke m. 13 N’ihi na ọ bụ m nwe nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ n’ụbọchị m gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt+ ka m mere ka nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel dịrị m nsọ, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ.+ Ha ga-abụ nke m. Abụ m Jehova.”

14 Jehova gwakwuru Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ sị: 15 “Deba aha ụmụ Livaị ndị nwoke n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ị ga-edeba aha nwoke ọ bụla dị otu ọnwa gbagowe n’akwụkwọ.”+ 16 Mosis wee deba aha ha n’akwụkwọ otú Jehova nyere ya n’iwu. 17 Ihe a bụ aha ụmụ Livaị ndị nwoke: Geshọn, Kohat, na Meraraị.+

18 Ihe a bụ aha ụmụ Geshọn ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Libnaị na Shimiaị.+

19 Ụmụ Kohat ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+

20 Ụmụ Meraraị ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Malaị+ na Mushaị.+

Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, n’ọnụmara n’ọnụmara.

21 Ezinụlọ ụmụ Libnaị na ezinụlọ ụmụ Shimiaị si n’ezinụlọ Geshọn.+ Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn. 22 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku asaa na narị ise (7,500).+ 23 Ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn mara ụlọikwuu ha n’azụ ụlọikwuu ahụ,+ n’ebe ọdịda anyanwụ. 24 Onyeisi ọnụmara ụmụ Geshọn bụ Elayasaf nwa Leyel. 25 Ọrụ ụmụ Geshọn+ n’ụlọikwuu nzute bụ ilekọta ụlọikwuu ahụ na ákwà ya,+ ihe e ji kpuchie ya,+ ákwà ngebichi*+ dị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu nzute, 26 ákwà mgbochi+ ndị dị n’ogige ya, ákwà ngebichi*+ dị n’ọnụ ụzọ ogige ya nke gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà gburugburu, ụdọ ndị e ji ejide ákwà ụlọikwuu ya, na ọrụ niile gbasara ihe ndị a.

27 Ezinụlọ ụmụ Amram, ezinụlọ ụmụ Izha, ezinụlọ ụmụ Hebrọn, na ezinụlọ ụmụ Ọziel si n’ezinụlọ Kohat. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat.+ 28 Ụmụ nwoke ha niile ndị dị otu ọnwa gbagowe dị puku asatọ na narị isii (8,600). Ọrụ ha bụ ilekọta ebe nsọ.+ 29 Ndị ezinụlọ ụmụ Kohat mara ụlọikwuu ha n’ebe ndịda ụlọikwuu ahụ.+ 30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ ụmụ Kohat niile bụ Elizefan nwa Ọziel.+ 31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+

32 Ọ bụ Elieza nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi ndị isi+ ụmụ Livaị niile. Ọ bụ ya na-elekọta ndị na-arụ ọrụ dị iche iche n’ebe nsọ.

33 Ezinụlọ ụmụ Malaị na ezinụlọ ụmụ Mushaị si n’ezinụlọ Meraraị. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ Meraraị.+ 34 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku isii na narị abụọ (6,200).+ 35 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ Meraraị bụ Zuriel nwa Abihel. Ha mara ụlọikwuu ha n’ebe ugwu ụlọikwuu ahụ.+ 36 Ọrụ ụmụ Meraraị bụ ilekọta frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere, arịa ya niile,+ na ọrụ niile gbasara ihe ndị a,+ 37 nakwa ogidi niile gbara ogige ya gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu, na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya.

38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+

39 Ụmụ nwoke ndị Livaị niile Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ otú Jehova nyere n’iwu, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku iri abụọ na puku abụọ (22,000).

40 Jehova sịziri Mosis: “Deba aha ụmụ nwoke niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe.+ Gụọ ha ọnụ ma dee aha ha. 41 Kpọpụta ndị Livaị ka ha bụrụ nke m, ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ niile anụ ụlọ ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Abụ m Jehova.” 42 Mosis wee deba aha ụmụ niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ n’akwụkwọ otú Jehova nyere ya n’iwu. 43 Ụmụ nwoke niile e bu ụzọ mụọ e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku iri abụọ na abụọ, narị abụọ na iri asaa na atọ (22,273).

44 Jehova gwakwara Mosis, sị: 45 “Kpọrọ ndị Livaị ka ha nọchie anya ụmụ niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ, kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ ụlọ ha. Ndị Livaị ga-abụ nke m. Abụ m Jehova. 46 Iji gbara+ narị mmadụ abụọ na iri asaa na atọ (273) ndị Izrel bu ụzọ mụọ, bụ́ mmadụ ole ụmụ nwoke Izrel ji karịa ndị nke Livaị,+ 47 nata shekel* ise maka otu onye.+ Ọ bụ shekel dị n’ebe nsọ* ka ị ga-eji tụọ ya. Otu shekel bụ gira* iri abụọ.+ 48 Ị ga-enye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ego ahụ ka ọ bụrụ ego e ji gbara mmadụ ole ndị Izrel ji karịa ha.” 49 Mosis wee nata ego ole e ji gbara mmadụ ole ahụ ndị Izrel ji karịa ndị Livaị. 50 Ọ natara ego ahụ e ji gbara ndị Izrel e bu ụzọ mụọ, ya bụ, otu puku shekel, narị atọ na iri isii na ise (1,365), ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ tụọ ya. 51 Mosis nyeziri Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ego ahụ e ji gbara ndị ahụ otú Jehova kwuru, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya