Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Opi ọlaọcha abụọ (1-10)

      • Ndị Izrel si na Saịnaị pụọ (11-13)

      • Otú ndị Izrel si akwali (14-28)

      • A gwara Hobab ka ọ na-ezi ndị Izrel ụzọ (29-34)

      • Ekpere Mosis na-ekpe ma ha pụwa (35, 36)

Ọnụ Ọgụgụ 10:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 30

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1907

Ọnụ Ọgụgụ 10:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:18; Di 29:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 30-31

Ọnụ Ọgụgụ 10:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:21; Ọg 1:16; 7:2; Di 1:15; 5:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 31

Ọnụ Ọgụgụ 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 31

Ọnụ Ọgụgụ 10:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 2:10

Ọnụ Ọgụgụ 10:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:3

Ọnụ Ọgụgụ 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:6; 1Ih 15:24; 16:6; 2Ih 29:26; Neh 12:35, 41

Ọnụ Ọgụgụ 10:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 13:12

Ọnụ Ọgụgụ 10:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:28; 2Ih 5:12; 7:6; Ezr 3:10
  • +Le 23:24; Ọg 29:1
  • +Ọg 28:11
  • +Le 3:1
  • +Ọp 6:7; Le 11:45

Ọnụ Ọgụgụ 10:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụlọikwuu Ihe Àmà.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:1
  • +Ọg 9:17; Ọm 78:14

Ọnụ Ọgụgụ 10:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:36; Ọg 2:9, 16, 17, 24, 31
  • +Ọg 12:16; 13:26; Di 1:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 10:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 2:34; 9:23

Ọnụ Ọgụgụ 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 7; 2:3

Ọnụ Ọgụgụ 10:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 8; 2:5

Ọnụ Ọgụgụ 10:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 2:7

Ọnụ Ọgụgụ 10:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:51
  • +Ọg 3:25, 26
  • +Ọg 3:36, 37

Ọnụ Ọgụgụ 10:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 5; 2:10

Ọnụ Ọgụgụ 10:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:5, 6; 2:12

Ọnụ Ọgụgụ 10:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 14; 2:14

Ọnụ Ọgụgụ 10:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:30, 31; 4:15; 7:9

Ọnụ Ọgụgụ 10:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 10; 2:18, 24

Ọnụ Ọgụgụ 10:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 10; 2:20

Ọnụ Ọgụgụ 10:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 11; 2:22

Ọnụ Ọgụgụ 10:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 12; 2:25, 31

Ọnụ Ọgụgụ 10:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 13; 2:27

Ọnụ Ọgụgụ 10:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 15; 2:29

Ọnụ Ọgụgụ 10:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 2:34

Ọnụ Ọgụgụ 10:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Jetro.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:16, 18; 3:1; 18:1, 5
  • +Je 12:7; 13:14, 15; 15:18
  • +Ikp 1:16; 4:11; 1Sa 15:6
  • +Ọp 3:8; 6:7

Ọnụ Ọgụgụ 10:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ị ga-abụ anya anyị.”

Ọnụ Ọgụgụ 10:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 1:16; 4:11

Ọnụ Ọgụgụ 10:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:1; 19:3; 24:16; Di 5:2
  • +Ọp 25:10, 17
  • +Di 1:32, 33; Jos 3:3, 4

Ọnụ Ọgụgụ 10:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:21; Neh 9:12; Ọm 78:14

Ọnụ Ọgụgụ 10:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 132:8

Ọnụ Ọgụgụ 10:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 10:2Le 23:24
Ọnụ Ọgụ. 10:3Ọg 1:18; Di 29:10, 11
Ọnụ Ọgụ. 10:4Ọp 18:21; Ọg 1:16; 7:2; Di 1:15; 5:23
Ọnụ Ọgụ. 10:5Ọg 2:3
Ọnụ Ọgụ. 10:6Ọg 2:10
Ọnụ Ọgụ. 10:7Ọg 10:3
Ọnụ Ọgụ. 10:8Ọg 31:6; 1Ih 15:24; 16:6; 2Ih 29:26; Neh 12:35, 41
Ọnụ Ọgụ. 10:92Ih 13:12
Ọnụ Ọgụ. 10:101Ih 15:28; 2Ih 5:12; 7:6; Ezr 3:10
Ọnụ Ọgụ. 10:10Le 23:24; Ọg 29:1
Ọnụ Ọgụ. 10:10Ọg 28:11
Ọnụ Ọgụ. 10:10Le 3:1
Ọnụ Ọgụ. 10:10Ọp 6:7; Le 11:45
Ọnụ Ọgụ. 10:11Ọg 1:1
Ọnụ Ọgụ. 10:11Ọg 9:17; Ọm 78:14
Ọnụ Ọgụ. 10:12Ọp 40:36; Ọg 2:9, 16, 17, 24, 31
Ọnụ Ọgụ. 10:12Ọg 12:16; 13:26; Di 1:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 10:13Ọg 2:34; 9:23
Ọnụ Ọgụ. 10:14Ọg 1:4, 7; 2:3
Ọnụ Ọgụ. 10:15Ọg 1:4, 8; 2:5
Ọnụ Ọgụ. 10:16Ọg 2:7
Ọnụ Ọgụ. 10:17Ọg 1:51
Ọnụ Ọgụ. 10:17Ọg 3:25, 26
Ọnụ Ọgụ. 10:17Ọg 3:36, 37
Ọnụ Ọgụ. 10:18Ọg 1:4, 5; 2:10
Ọnụ Ọgụ. 10:19Ọg 1:5, 6; 2:12
Ọnụ Ọgụ. 10:20Ọg 1:4, 14; 2:14
Ọnụ Ọgụ. 10:21Ọg 3:30, 31; 4:15; 7:9
Ọnụ Ọgụ. 10:22Ọg 1:4, 10; 2:18, 24
Ọnụ Ọgụ. 10:23Ọg 1:4, 10; 2:20
Ọnụ Ọgụ. 10:24Ọg 1:4, 11; 2:22
Ọnụ Ọgụ. 10:25Ọg 1:4, 12; 2:25, 31
Ọnụ Ọgụ. 10:26Ọg 1:4, 13; 2:27
Ọnụ Ọgụ. 10:27Ọg 1:4, 15; 2:29
Ọnụ Ọgụ. 10:28Ọg 2:34
Ọnụ Ọgụ. 10:29Ọp 2:16, 18; 3:1; 18:1, 5
Ọnụ Ọgụ. 10:29Je 12:7; 13:14, 15; 15:18
Ọnụ Ọgụ. 10:29Ikp 1:16; 4:11; 1Sa 15:6
Ọnụ Ọgụ. 10:29Ọp 3:8; 6:7
Ọnụ Ọgụ. 10:32Ikp 1:16; 4:11
Ọnụ Ọgụ. 10:33Ọp 3:1; 19:3; 24:16; Di 5:2
Ọnụ Ọgụ. 10:33Ọp 25:10, 17
Ọnụ Ọgụ. 10:33Di 1:32, 33; Jos 3:3, 4
Ọnụ Ọgụ. 10:34Ọp 13:21; Neh 9:12; Ọm 78:14
Ọnụ Ọgụ. 10:35Ọm 132:8
Ọnụ Ọgụ. 10:36Di 1:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 10:1-36

Ọnụ Ọgụgụ

10 Jehova wee gwa Mosis, sị: 2 “Jiri ọlaọcha rụọrọ onwe gị opi abụọ.+ Ị ga-eji hama kụọ ha. Ị ga-eji ha na-akpọkọta nzukọ Izrel, jirikwa ha na-agwa ha mgbe ha ga-akwali. 3 Ọ bụrụ na a fụọ ha abụọ, nzukọ Izrel niile ga-ezukọta n’ebe ị nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ 4 Ọ bụrụ otu ka a fụrụ, ọ bụ naanị ndị isi, ya bụ, ndị isi puku kwuru puku ndị Izrel, ga-ezukọta n’ebe ị nọ.+

5 “Ọ bụrụ na unu afụọ opi otú ọ ga-abụ ya dasitụ ike ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-akwali. 6 Ọ bụrụ na unu afụọ opi nke ugboro abụọ otú ọ ga-abụ ya dasitụ ike ya adalatatụ, ndị mara ụlọikwuu n’ebe ndịda+ ga-akwali. Ọ bụ otú a ka a ga-esi na-afụ opi mgbe ọ bụla otu n’ime ìgwè ndị Izrel na-akwali.

7 “Mgbe unu chọrọ ịkpọkọta ọgbakọ ahụ, unu ga-afụ opi,+ ma unu agaghị afụ ya otú ọ ga-abụ ya dasitụ ike ya adalatatụ. 8 Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ.+ Unu ga na-afụ ha n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide unu ga na-edebe.

9 “Ọ bụrụ na unu agaa agha n’ala unu ka unu lụso onye iro nke na-achọ unu okwu agha, unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-echetakwa unu ma zọpụta unu n’aka ndị iro unu.

10 “N’oge dị iche iche unu na-aṅụrị ọṅụ,+ ya bụ, n’oge ememme+ unu nakwa ná mbido ọnwa unu, unu ga-afụ opi mgbe unu na-achụ àjà unu a na-esu ọkụ+ na àjà udo unu.+ Ịfụ opi ndị ahụ ga-eme ka Chineke unu cheta unu. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.”+

11 N’afọ nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa nke abụọ,+ ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya* pụọ.+ 12 Ndị Izrel wee malite ịpụ n’ala ịkpa Saịnaị otú e nyere ha iwu ka ha si na-akwali mgbe ha na-akwaga ebe ọzọ.+ Ígwé ojii ahụ kwụsịrị n’ala ịkpa Peran.+ 13 Ihe a bụ nke mbụ ha kwaliri kemgbe Jehova si n’ọnụ Mosis nye ha ntụziaka otú ha ga-esi na-akwali.+

14 Ìgwè ebo atọ nke ụmụ Juda wee buru ụzọ kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ha. 15 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Ịsaka bụ Netanel+ nwa Zua. 16 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Zebulọn bụ Elayab+ nwa Hilọn.

17 Mgbe a tọturu ụlọikwuu ahụ,+ ụmụ Geshọn+ na ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị na-ebu ụlọikwuu ahụ, kwaliri.

18 Ìgwè ebo atọ Ruben wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụ onyeisi ha. 19 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị. 20 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Duel.

21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ,+ kwaliziri. E kwesịrị ịma ụlọikwuu ahụ tupu ha erute.

22 Ìgwè ebo atọ ụmụ Ifrem wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Elishama+ nwa Amaịhọd bụ onyeisi ha. 23 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Manase bụ Gameliel+ nwa Pedazọ. 24 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Benjamin bụ Abidan+ nwa Gidionaị.

25 Ìgwè ebo atọ ụmụ Dan wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ha ga-anọ n’azụ na-eche ndị Izrel niile nche. Ọ bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụ onyeisi ha. 26 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Asha bụ Pegiel+ nwa Ọkran. 27 Onyeisi ìgwè ebo ụmụ Naftalaị bụ Ahaịra+ nwa Inan. 28 Ọ bụ otú a ka ndị Izrel si na-akwali n’ìgwè ha n’ìgwè ha mgbe ha na-akwaga ebe ọzọ.+

29 Mosis wee gwa Hobab, nwa Ruel*+ onye Midian, bụ́ nna nwunye Mosis, sị: “Anyị na-akwaga n’ebe Jehova gwara anyị gbasara ya, sị, ‘M ga-enye ya unu.’+ Soro anyị gaa,+ anyị ga-emeta gị mma, n’ihi na Jehova ekwela ndị Izrel nkwa na ya ga-emere ha ihe ọma.”+ 30 Ma ọ sịrị ya: “Agaghị m aga. M ga-alaghachi n’obodo m ka m lakwuru ndị ikwu m.” 31 Mosis wee sị: “Biko, ahapụla anyị n’ihi na ị ma ebe anyị kwesịrị ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa. Ị ga na-ezi anyị ụzọ.* 32 I soro anyị,+ anyị ga-emere gị ihe ọma ọ bụla Jehova meere anyị.”

33 Ha wee si n’ugwu Jehova pụwa+ gaa ije ụbọchị atọ. E bukwa igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova na-aga n’ihu ha n’ụbọchị atọ ahụ, ka ha chọta ebe ha ga-ezu ike.+ 34 Ígwé ojii+ Jehova nọkwa na-edu ha n’ehihie mgbe ha si n’ebe ha mara ụlọikwuu na-aga ebe ọzọ.

35 Mgbe ọ bụla e bu Igbe ahụ na-apụ, Mosis na-asị: “Jehova, biko, bilie+ chụsasịa ndị iro gị, ka ndị kpọrọ gị asị gbaa ọsọ n’ihi gị.” 36 Mgbe e buturu ya, ọ na-asị: “Jehova, biko, lọghachikwute puku kwuru puku ndị Izrel.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya