Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Hibru 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

      • Ihe okwukwe pụtara (1, 2)

      • Ndị nwere okwukwe (3-40)

        • Onye na-enweghị okwukwe agaghị emeli ihe dị Chineke mma (6)

Ndị Hibru 11:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara, isiokwu 19

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2019, p. 26

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 21-23, 27

    Teta!,

    nke 3 2016, p. 12

    Ụlọ Nche,

    1/15/2013, p. 7

    5/1/2009, p. 3

    9/1/2005, p. 16

    1/15/2003, p. 10

    3/15/1997, p. 6

    7/15/1993, p. 13

    9/15/1991, p. 10

    Ṅomie, p. 5

    Ezi Udo, p. 95

Ndị Hibru 11:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị nna nna anyị.”

  • *

    Ma ọ bụ “gbaara ha àmà na ihe ha dị Chineke mma.”

Ndị Hibru 11:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “kee usoro ihe a.” Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

Ndị Hibru 11:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 4:5
  • +Je 4:4
  • +Je 4:8, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ezigbo Ofufe, p. 15, 16-19

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 20

    1/1/2013, p. 12, 13-15

    1/15/2002, p. 23

    8/15/2000, p. 13-14

    7/15/1993, p. 16

    Ṅomie, p. 9, 14-16

Ndị Hibru 11:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 5:22; Jud 14
  • +Je 5:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2017, p. 3

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2017, p. 12-13

    Ụlọ Nche,

    10/1/2006, p. 19

    9/1/2005, p. 15

    1/1/2004, p. 29

    9/15/2001, p. 31

    12/15/1999, p. 22

    1/15/1997, p. 30-31

Ndị Hibru 11:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 58:11; Zef 2:3; Mt 5:12; 6:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 174

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2021 p. 9

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2016, p. 24-28

    9/2016, p. 9

    Ụlọ Nche,

    11/1/2013, p. 11

    9/15/2010, p. 8

    6/1/2009, p. 30

    10/1/2006, p. 28-29

    8/1/2005, p. 28-29

    8/15/2004, p. 18

    8/15/2003, p. 25-26

    12/15/2002, p. 17-18

    3/1/1996, p. 7

    9/15/1991, p. 9-12

    1/15/1990, p. 6

    Ṅomie, p. 5-6

Ndị Hibru 11:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 6:8, 9
  • +Je 6:14
  • +Je 6:13, 17
  • +Je 6:22; 2Pi 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 27-28

    Ụlọ Nche,

    8/1/2013, p. 13-14

    9/15/2011, p. 18

    11/15/2001, p. 31

    Ezi Udo, p. 118

Ndị Hibru 11:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:9, 11
  • +Je 12:1, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2020, p. 3-4

Ndị Hibru 11:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 23:4
  • +Je 12:8
  • +Je 17:6; 26:3; 28:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2020, p. 3-4

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 16-17

Ndị Hibru 11:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2020, p. 2-4

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2016, p. 8

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 21

    3/15/2013, p. 22-23

    8/15/2009, p. 4

    10/15/2008, p. 32

    5/1/2005, p. 11

    8/15/2001, p. 18

    7/15/1993, p. 16-17

    Ṅomie, p. 32

Ndị Hibru 11:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “nweta ike ịdị ime mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:17; 21:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 21

    7/15/1993, p. 17

Ndị Hibru 11:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 4:19
  • +Je 21:5
  • +Je 22:17; 1Ez 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1993, p. 17

Ndị Hibru 11:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 47:9
  • +Jn 8:56

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 22

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 20-21

    11/15/2011, p. 17

    8/15/2001, p. 19, 28-29

    7/15/1993, p. 17

Ndị Hibru 11:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 11:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 5 2017, p. 12-13

Ndị Hibru 11:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na a na-akpọ ya Chineke ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:6, 15
  • +Hib 11:10; 12:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1998, p. 11

    7/15/1993, p. 17

Ndị Hibru 11:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:1, 2
  • +Je 22:9, 10; Jn 3:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 6

    Ụlọ Nche,

    8/15/1998, p. 11-12

Ndị Hibru 11:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onye a ga-akpọ nwa.” Na Grik, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 21:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 6

Ndị Hibru 11:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 6

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2016, p. 7

    Ụlọ Nche,

    8/15/2009, p. 4

Ndị Hibru 11:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 27:27-29
  • +Je 27:38-40

Ndị Hibru 11:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “fee Chineke ofufe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 47:29
  • +Je 48:15, 16, 20
  • +Je 47:31

Ndị Hibru 11:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “iwu gbasara olili ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 50:24, 25; Ọp 13:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2007, p. 28

Ndị Hibru 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:2
  • +Ọrụ 7:20
  • +Ọp 1:16, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/1997, p. 30-31

Ndị Hibru 11:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:11
  • +Ọp 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 21-22

    4/15/2014, p. 3-4

    6/15/2002, p. 11

Ndị Hibru 11:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 21-22

    4/15/2014, p. 3-4

    9/15/2005, p. 16-17

    6/15/2002, p. 11

Ndị Hibru 11:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Kraịst.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2015, p. 21-22

    4/15/2014, p. 5, 6-7

    3/15/2012, p. 27-28

    6/15/2002, p. 11

    11/15/1992, p. 30

Ndị Hibru 11:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:51
  • +Ọp 10:28
  • +1Ti 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2014, p. 8-10

    8/15/2005, p. 22-23

    6/15/2001, p. 18-23

    12/15/1999, p. 21-22

    9/1/1995, p. 9

    11/15/1993, p. 14

Ndị Hibru 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:21-23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2014, p. 10-11

Ndị Hibru 11:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:22
  • +Ọp 14:27, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2014, p. 12

Ndị Hibru 11:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 6:15, 20

Ndị Hibru 11:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 6:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2013, p. 13

Ndị Hibru 11:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 6:11
  • +Ikp 4:6
  • +Ikp 13:24
  • +Ikp 11:1
  • +1Sa 16:13
  • +1Sa 3:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 70-71

    Ụlọ Nche,

    1/1/2011, p. 25-26

Ndị Hibru 11:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 7:12, 22
  • +2Sa 7:8, 12
  • +Ikp 14:5, 6; 1Sa 17:34-36; Da 6:21, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 23

    Ṅomie, p. 70-71

    Ụlọ Nche,

    1/1/2011, p. 25-26

Ndị Hibru 11:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 3:23-25
  • +2Ez 6:15, 16
  • +Ikp 16:28; 1Ez 18:46
  • +Ikp 11:32
  • +Ikp 4:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 23

    Amụma Daniel, p. 81

Ndị Hibru 11:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:22-24; 2Ez 4:32, 34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2017, p. 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 23-24

    Ụlọ Nche,

    5/1/2005, p. 5-6, 17

    2/15/1995, p. 10-11

    3/15/1994, p. 19

Ndị Hibru 11:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 20:2
  • +Jer 37:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 23

Ndị Hibru 11:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:20, 21
  • +1Ez 19:10
  • +2Ez 1:8
  • +1Ez 19:2
  • +1Ez 22:24; Jer 38:6

Ndị Hibru 11:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:4; 19:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 23

Ndị Hibru 11:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 2:3; 3:1; 7:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 102-103

    Ụlọ Nche,

    4/15/2002, p. 30

    2/1/2002, p. 22-23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Hib. 11:1Hib 11:13
Hib. 11:4Je 4:5
Hib. 11:4Je 4:4
Hib. 11:4Je 4:8, 10
Hib. 11:5Je 5:22; Jud 14
Hib. 11:5Je 5:24
Hib. 11:6Ọm 58:11; Zef 2:3; Mt 5:12; 6:33
Hib. 11:7Je 6:8, 9
Hib. 11:7Je 6:14
Hib. 11:7Je 6:13, 17
Hib. 11:7Je 6:22; 2Pi 2:5
Hib. 11:8Ro 4:9, 11
Hib. 11:8Je 12:1, 4
Hib. 11:9Je 23:4
Hib. 11:9Je 12:8
Hib. 11:9Je 17:6; 26:3; 28:13
Hib. 11:10Hib 11:16
Hib. 11:11Je 17:17; 21:2
Hib. 11:12Ro 4:19
Hib. 11:12Je 21:5
Hib. 11:12Je 22:17; 1Ez 4:20
Hib. 11:13Je 47:9
Hib. 11:13Jn 8:56
Hib. 11:15Je 11:31
Hib. 11:16Ọp 3:6, 15
Hib. 11:16Hib 11:10; 12:22
Hib. 11:17Je 22:1, 2
Hib. 11:17Je 22:9, 10; Jn 3:16
Hib. 11:18Je 21:12
Hib. 11:191Kọ 10:11
Hib. 11:20Je 27:27-29
Hib. 11:20Je 27:38-40
Hib. 11:21Je 47:29
Hib. 11:21Je 48:15, 16, 20
Hib. 11:21Je 47:31
Hib. 11:22Je 50:24, 25; Ọp 13:19
Hib. 11:23Ọp 2:2
Hib. 11:23Ọrụ 7:20
Hib. 11:23Ọp 1:16, 22
Hib. 11:24Ọp 2:11
Hib. 11:24Ọp 2:10
Hib. 11:27Ọp 12:51
Hib. 11:27Ọp 10:28
Hib. 11:271Ti 1:17
Hib. 11:28Ọp 12:21-23
Hib. 11:29Ọp 14:22
Hib. 11:29Ọp 14:27, 28
Hib. 11:30Jos 6:15, 20
Hib. 11:31Jos 6:17
Hib. 11:32Ikp 6:11
Hib. 11:32Ikp 4:6
Hib. 11:32Ikp 13:24
Hib. 11:32Ikp 11:1
Hib. 11:321Sa 16:13
Hib. 11:321Sa 3:20
Hib. 11:33Ikp 7:12, 22
Hib. 11:332Sa 7:8, 12
Hib. 11:33Ikp 14:5, 6; 1Sa 17:34-36; Da 6:21, 22
Hib. 11:34Da 3:23-25
Hib. 11:342Ez 6:15, 16
Hib. 11:34Ikp 16:28; 1Ez 18:46
Hib. 11:34Ikp 11:32
Hib. 11:34Ikp 4:16
Hib. 11:351Ez 17:22-24; 2Ez 4:32, 34
Hib. 11:36Jer 20:2
Hib. 11:36Jer 37:15
Hib. 11:372Ih 24:20, 21
Hib. 11:371Ez 19:10
Hib. 11:372Ez 1:8
Hib. 11:371Ez 19:2
Hib. 11:371Ez 22:24; Jer 38:6
Hib. 11:381Ez 18:4; 19:9
Hib. 11:40Hib 2:3; 3:1; 7:22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Hibru 11:1-40

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Hibru

11 Okwukwe bụ ezigbo obi ike e nwere na ihe ndị a na-ele anya ha ga-emezu.+ Ọ bụ ihe àmà doro anya na ihe ndị a na-anaghị ahụ anya dị adị n’eziokwu. 2 Ọ bụ ụdị okwukwe a ndị oge ochie* nwere mere e ji gbaara ha àmà.*

3 Ọ bụ okwukwe mere anyị ji aghọta na ọ bụ okwu Chineke ka e ji kee ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa.* Chineke si otú ahụ si n’ihe ndị anyị na-anaghị ahụ anya mee ihe ndị anyị na-ahụ anya.

4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma.+ Ọ bụkwa okwukwe ahụ mere e ji gbaara ya àmà na ọ bụ onye ezi omume n’ihi na Chineke nabatara onyinye ya.+ Ọ bụ eziokwu na ọ nwụrụ, ọ ka si n’okwukwe ya na-ekwu okwu.+

5 Ọ bụ okwukwe Ịnọk+ mere e ji wepụ ya ka ọ ghara ịnwụ otú ndị ọzọ si anwụ, e nweghịkwa ebe a hụrụ ya n’ihi na Chineke wepụrụ ya.+ N’ihi na tupu e wepụ ya, a gbaara ya àmà na o mere ihe dị Chineke ezigbo mma. 6 Ọ bụrụkwa na mmadụ enweghị okwukwe, ọ gaghị emeli ihe dị Chineke ezigbo mma, n’ihi na onye ọ bụla na-abịakwute Chineke ga-ekwetarịrị na ọ dị adị nakwa na ọ na-akwụ ndị na-achọsi ya ike ụgwọ ọrụ.+

7 Ọ bụ okwukwe mere Noa+ ji tụọ egwu Chineke ma rụọ ụgbọ+ a ga-eji zọpụta ezinụlọ ya mgbe Chineke dọchara ya aka ná ntị banyere ihe ndị a na-ahụbeghị anya.+ Ọ bụkwa okwukwe a ka o ji gosi na ikpe mara ụwa,+ e wee kpọọ ya onye ezi omume n’ihi okwukwe ya.

8 Ọ bụ okwukwe mere Ebreham+ ji rube isi mgbe a kpọrọ ya, o wee gaa n’ebe Chineke kwere nkwa na ọ ga-enye ya. Ọ gawara, n’agbanyeghị na ọ maghị ebe ọ na-aga.+ 9 Ọ bụ okwukwe mere o ji gaa bụrụ onye mbịarambịa n’ala nkwa ahụ,+ birikwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik na Jekọb, ndị e kwere ha na ya otu nkwa ahụ.+ 10 N’ihi na ọ nọ na-echere obodo nwere ezigbo ntọala, nke Chineke sere otú ọ ga-adị, rụọkwa.+

11 Ọ bụkwa okwukwe mere ka Sera nwee ike ịdị ime* mgbe ọ gaferela oge ịmụ nwa,+ n’ihi na o kwetara na e kwesịrị ịtụkwasị Onye kwere nkwa ahụ obi. 12 Ọ bụ ya mere e ji si n’otu nwoke, onye e weere ahụ́ ya ka nke nwụrụla anwụ,+ mụta ụmụ dị ọtụtụ+ ka kpakpando dị n’eluigwe, ndị a na-enweghịkwa ike ịgụta ọnụ ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.+

13 Ndị a niile nwere okwukwe ruo mgbe ha nwụrụ, n’agbanyeghị na nkwa ndị ahụ emezughị n’oge ha.+ Ma, ọ dị ha ka à ga-asị na ha ahụla ka nkwa ndị ahụ mezuru+ ma nabata ha. Ha kwusakwara n’ihu ọha na ha bụ ndị mbịarambịa na ndị bịara ịnọ obere oge n’ala ha bi. 14 N’ihi na ndị na-ekwu ihe ndị a na-egosi na ha na-achọsi ebe ga-abụ nke ha ike. 15 Ma, a sị na ha nọ na-echeta ebe ha hapụrụ,+ ha gaara achọta ihe ga-eme ka ha laghachi. 16 Ma, ha na-achọ ka ha nweta ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe. N’ihi ya, ihere anaghị eme Chineke na ha na-arịọ ya ka o nyere ha aka ebe ọ bụ Chineke ha*+ n’ihi na ọ kwadeberela ha otu obodo.+

17 Ọ bụ okwukwe Ebreham mere o ji fọ obere ka ọ chụọ Aịzik n’àjà mgbe a nwalere ya.+ Nwoke a, onye ji obi ụtọ nabata nkwa ndị e kwere ya, chọrọ iji ọkpara ọ mụrụ naanị ya chụọ àjà,+ 18 n’agbanyeghị na Chineke gwara ya, sị: “Ọ bụ Aịzik ga-amụta ndị a ga-akpọ ụmụ* gị.”+ 19 Ma o kwetara na Chineke ga-akpọliteli nwa ya n’ọnwụ, o nwetaghachikwara nwa ya. Ihe a merenụ bụ ihe atụ.+

20 Ọ bụ okwukwe mere ka Aịzik gọzie Jekọb+ na Ịsọ+ ma gwa ha ihe ndị ga-emecha mee.

21 Mgbe ọ fọrọ obere ka Jekọb nwụọ,+ ọ bụ okwukwe mere ka ọ gọzie ụmụ nwoke abụọ Josef mụrụ+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọrọ Chineke isi ala.*+

22 Mgbe ọ fọrọ obere ka Josef nwụọ, ọ bụ okwukwe mere ka o kwuo na ndị Izrel ga-esi n’Ijipt pụọ. O nyekwara iwu ka a chịrị ọkpụkpụ ya pụọ n’ebe ahụ.*+

23 Ọ bụ okwukwe mere ndị mụrụ Mosis ji zoo ya ruo ọnwa atọ a mụchara ya,+ n’ihi na ha hụrụ na nwatakịrị ahụ mara mma,+ ha atụghịkwa iwu eze nyere egwu.+ 24 Mgbe Mosis toro,+ ọ bụ okwukwe mere na o kweghị ka a kpọọ ya nwa ada Fero.+ 25 Ọ họọrọ ka e megbuo ya na ndị Chineke kama ime mmehie nke ga-emetụ ya obi ụtọ obere oge, 26 n’ihi na o weere mkparị a kparịrị ya dị ka Onye E Tere Mmanụ* ka akụ̀ karịrị akụ̀ niile dị n’Ijipt maka na ọ nọ na-atụsi anya ụgwọ ọrụ a ga-akwụ ya ike. 27 Ọ bụ okwukwe mere ka ọ hapụ Ijipt,+ ọ bụghị na ọ na-atụ ụjọ na eze na-ewe iwe,+ n’ihi na ọ nọ na-atachi obi ka à ga-asị na ọ na-ahụ Onye a na-anaghị ahụ anya.+ 28 Ọ bụ okwukwe mere o ji mee Ememme Ngabiga, fesakwa ọbara n’awara ụzọ, ka onye mbibi ghara igbu ụmụ ha e bu ụzọ mụọ.+

29 Ọ bụ okwukwe mere ha ji si n’Oké Osimiri Uhie gafere ka à ga-asị na ọ bụ ala nkịtị.+ Ma mgbe ndị Ijipt nwara isi n’osimiri ahụ gafere, mmiri riri ha.+

30 Ọ bụ okwukwe ndị Izrel mere ka mgbidi Jeriko daa mgbe ha gbachara ya gburugburu ụbọchị asaa.+ 31 Ọ bụ okwukwe mere ka Rehab, bụ́ nwaanyị akwụna, ghara iso ndị nupụụrụ Chineke isi nwụọ, n’ihi na o ji obiọma nabata ndị bịara inyopụta otú obodo ahụ dị.+

32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ. 33 Ọ bụ okwukwe ha mere ka ha merie alaeze dị iche iche,+ mee ka ndị mmadụ mewe ezi omume, mee ka e kwee ha nkwa dị iche iche,+ meekwa ka e mechie ọnụ ọdụm.+ 34 Okwukwe ha mekwara ka ọkụ ghara ime ha ihe ọ bụla,+ mee ka ha gbalaga ka a ghara iji mma agha gbuo ha,+ mee ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ mee ka ha bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ha chụlaa ndị bịara ịlụso ha agha.+ 35 A kpọliteere ụmụ nwaanyị ndị nwụnahụrụ ha,+ ma e mekpọrọ ụfọdụ ọnụ maka na ha ekweghị eme ihe na-adịghị mma ka e wee hapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma. 36 A nwakwara ndị ọzọ mgbe e ji ha mee ihe ọchị ma pịa ha ihe. N’eziokwu, e mere ha nke ka njọ. E kere ha agbụ,+ tụọkwa ha mkpọrọ.+ 37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa, a kwọbiri ha abụọ, e ji mma agha gbuo ha,+ ha na-eyi akpụkpọ atụrụ na akpụkpọ ewu.+ E nwere mgbe ha nọ n’ụkọ, a kpagburu ha,+ e megburu ha.+ 38 Ha ekwesịghịkwa ụwa. Ha gagharịrị n’ọzara na n’ugwu, zookwa n’ọgba+ nakwa n’oghere ndị dị n’ala.

39 Ma ndị a niile enwetaghị ihe ahụ e kwere ná nkwa n’agbanyeghị na okwukwe ha mere ka a gbaara ha àmà dị mma, 40 n’ihi na Chineke ebula ụzọ hụ ihe ga-akara anyị mma,+ ka e wee ghara ime ka ha zuo okè, a hapụ anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya