Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 78
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke lekọtara ndị Izrel, ma ha enweghị okwukwe

        • Kọọrọ ya ọgbọ na-abịa abịa (2-8)

        • “Ha enweghị okwukwe na Chineke” (22)

        • “Nri si n’eluigwe” (24)

        • ‘Ha mere ihe wutere Onye Nsọ Izrel’ (41)

        • Otú ha si si n’Ijipt gaa n’Ala Nkwa (43-55)

        • ‘Ha nọ na-ama Chineke aka’ (56)

Abụ Ọma 78:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:1

Abụ Ọma 78:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ná ntụziaka.”

Abụ Ọma 78:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 1:5, 6; Mt 13:34, 35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 119

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 11

    9/1/2002, p. 13-14

Abụ Ọma 78:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:8; Ọm 44:1

Abụ Ọma 78:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:9; 6:6, 7, 21; 11:18, 19; Jos 4:6, 7
  • +Aịz 63:7
  • +Ọm 98:1

Abụ Ọma 78:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe ncheta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 18:19; Di 6:6, 7

Abụ Ọma 78:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:17, 18; 102:18
  • +Di 4:10

Abụ Ọma 78:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:9; Ọm 103:2
  • +Di 5:29

Abụ Ọma 78:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nke na-akwadebeghị obi ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:9; Di 1:43; 31:27; 2Ez 17:13, 14; Ezi 20:18; Ọrụ 7:51
  • +Ọm 81:11, 12; Jer 7:24-26

Abụ Ọma 78:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:16
  • +2Ih 13:8, 9; Neh 9:26

Abụ Ọma 78:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:18; 2Ih 13:12; Jer 2:32
  • +Ọm 106:21, 22

Abụ Ọma 78:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:34; Neh 9:10
  • +Ọg 13:22

Abụ Ọma 78:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:21, 22; 15:8

Abụ Ọma 78:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:21; 14:20, 24

Abụ Ọma 78:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:6; Ọg 20:11; Ọm 105:41; Aịz 48:21; 1Kọ 10:4

Abụ Ọma 78:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:14, 15

Abụ Ọma 78:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:21, 22; Ọm 95:8; Hib 3:16

Abụ Ọma 78:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwaa Chineke ọnwụnwa.”

  • *

    Ma ọ bụ “ka e nye mkpụrụ obi ha nri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:14

Abụ Ọma 78:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:8

Abụ Ọma 78:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:6
  • +Ọp 16:3

Abụ Ọma 78:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:10
  • +Hib 12:29
  • +Ọg 11:1

Abụ Ọma 78:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:24; Hib 3:10; Jud 5

Abụ Ọma 78:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:14, 35; 16:31, 32; Ọg 11:7; Di 8:3; Jn 6:31; 1Kọ 10:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 11

Abụ Ọma 78:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nri ndị mmụọ ozi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:20
  • +Ọp 16:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 11

    8/15/1999, p. 25

Abụ Ọma 78:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:31-34

Abụ Ọma 78:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ọ.” O nwere ike ịbụ ụlọikwuu Chineke ma ọ bụkwanụ nke ndị Izrel.

Abụ Ọma 78:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:19, 20

Abụ Ọma 78:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:10
  • +Ọg 11:34

Abụ Ọma 78:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:2-4; 25:3; 1Kọ 10:8-10
  • +Ọp 16:15; Di 8:14, 15

Abụ Ọma 78:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:29, 35; Di 2:14

Abụ Ọma 78:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:7; Ikp 4:3

Abụ Ọma 78:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Onye na-abọrọ ha ọbọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +Ọp 6:6

Abụ Ọma 78:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:10; Hib 3:10
  • +Di 31:20; Jer 31:32

Abụ Ọma 78:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-ekpuchi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6; Ọg 14:18; Neh 9:31
  • +Ọg 14:19, 20; Jer 30:11; Ákw 3:22
  • +Neh 9:27; Aịz 48:9; Ezi 20:9

Abụ Ọma 78:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ume ndụ ha na-apụ ma ghara ịlọghachi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:14

Abụ Ọma 78:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:11
  • +Aịz 63:10; Efe 4:30; Hib 3:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 10

Abụ Ọma 78:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:22; Di 6:16; Ọm 95:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 10

Abụ Ọma 78:42

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:30

Abụ Ọma 78:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:34; Neh 9:10; Ọm 105:27-36

Abụ Ọma 78:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 7:19

Abụ Ọma 78:45

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 8:24
  • +Ọp 8:6

Abụ Ọma 78:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 10:14, 15

Abụ Ọma 78:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 9:23

Abụ Ọma 78:48

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ka oké ahụ́ ọkụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 9:25

Abụ Ọma 78:50

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ha.”

Abụ Ọma 78:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:29; Ọm 105:36

Abụ Ọma 78:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 77:20; 105:37

Abụ Ọma 78:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:20; Hib 11:29
  • +Ọp 14:27; 15:10

Abụ Ọma 78:54

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka nri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:17
  • +Ọm 44:3

Abụ Ọma 78:55

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 24:12; Ọm 44:2
  • +Jos 13:7
  • +Neh 9:24, 25

Abụ Ọma 78:56

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-anwa Chineke Onye Kacha Elu.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe o chetaara ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:16; 32:15; Ikp 2:11; 2Sa 20:1; Neh 9:26
  • +2Ez 17:15; Jer 44:23

Abụ Ọma 78:57

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:7; Ikp 3:6
  • +Ho 7:16

Abụ Ọma 78:58

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:2; Ikp 2:2; Ezi 20:28
  • +Ikp 2:12; 1Sa 7:3

Abụ Ọma 78:59

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 2:20

Abụ Ọma 78:60

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 18:1; 1Sa 4:11
  • +Jer 7:12

Abụ Ọma 78:61

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 4:21; 5:1

Abụ Ọma 78:62

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 4:2, 10

Abụ Ọma 78:63

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “A jaghị ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke mma.”

Abụ Ọma 78:64

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:33, 34; 4:11
  • +1Sa 4:19

Abụ Ọma 78:65

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 44:23
  • +Aịz 42:13

Abụ Ọma 78:66

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 5:6

Abụ Ọma 78:68

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:10
  • +Ọm 87:2; 132:13; 135:21

Abụ Ọma 78:69

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 76:2
  • +Ọm 104:5; 119:90; Ek 1:4

Abụ Ọma 78:70

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 16:12, 13
  • +1Sa 17:15

Abụ Ọma 78:71

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:8
  • +2Sa 6:21

Abụ Ọma 78:72

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:15; 1Ez 3:6; 9:4; 15:5
  • +1Sa 18:14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 78:okwu mmeghe1Ih 25:1
Ọma 78:2Ilu 1:5, 6; Mt 13:34, 35
Ọma 78:3Ọp 13:8; Ọm 44:1
Ọma 78:4Di 4:9; 6:6, 7, 21; 11:18, 19; Jos 4:6, 7
Ọma 78:4Aịz 63:7
Ọma 78:4Ọm 98:1
Ọma 78:5Je 18:19; Di 6:6, 7
Ọma 78:6Ọm 71:17, 18; 102:18
Ọma 78:6Di 4:10
Ọma 78:7Di 4:9; Ọm 103:2
Ọma 78:7Di 5:29
Ọma 78:8Ọp 32:9; Di 1:43; 31:27; 2Ez 17:13, 14; Ezi 20:18; Ọrụ 7:51
Ọma 78:8Ọm 81:11, 12; Jer 7:24-26
Ọma 78:10Di 31:16
Ọma 78:102Ih 13:8, 9; Neh 9:26
Ọma 78:11Di 32:18; 2Ih 13:12; Jer 2:32
Ọma 78:11Ọm 106:21, 22
Ọma 78:12Di 4:34; Neh 9:10
Ọma 78:12Ọg 13:22
Ọma 78:13Ọp 14:21, 22; 15:8
Ọma 78:14Ọp 13:21; 14:20, 24
Ọma 78:15Ọp 17:6; Ọg 20:11; Ọm 105:41; Aịz 48:21; 1Kọ 10:4
Ọma 78:16Di 8:14, 15
Ọma 78:17Di 9:21, 22; Ọm 95:8; Hib 3:16
Ọma 78:18Ọm 106:14
Ọma 78:19Ọp 16:8
Ọma 78:20Ọp 17:6
Ọma 78:20Ọp 16:3
Ọma 78:21Ọg 11:10
Ọma 78:21Hib 12:29
Ọma 78:21Ọg 11:1
Ọma 78:22Ọm 106:24; Hib 3:10; Jud 5
Ọma 78:24Ọp 16:14, 35; 16:31, 32; Ọg 11:7; Di 8:3; Jn 6:31; 1Kọ 10:2, 3
Ọma 78:25Ọm 103:20
Ọma 78:25Ọp 16:12
Ọma 78:26Ọg 11:31-34
Ọma 78:29Ọg 11:19, 20
Ọma 78:31Ọg 11:10
Ọma 78:31Ọg 11:34
Ọma 78:32Ọg 14:2-4; 25:3; 1Kọ 10:8-10
Ọma 78:32Ọp 16:15; Di 8:14, 15
Ọma 78:33Ọg 14:29, 35; Di 2:14
Ọma 78:34Ọg 21:7; Ikp 4:3
Ọma 78:35Di 32:4
Ọma 78:35Ọp 6:6
Ọma 78:37Ọm 95:10; Hib 3:10
Ọma 78:37Di 31:20; Jer 31:32
Ọma 78:38Ọp 34:6; Ọg 14:18; Neh 9:31
Ọma 78:38Ọg 14:19, 20; Jer 30:11; Ákw 3:22
Ọma 78:38Neh 9:27; Aịz 48:9; Ezi 20:9
Ọma 78:39Ọm 103:14
Ọma 78:40Ọg 14:11
Ọma 78:40Aịz 63:10; Efe 4:30; Hib 3:16
Ọma 78:41Ọg 14:22; Di 6:16; Ọm 95:8, 9
Ọma 78:42Ọp 14:30
Ọma 78:43Di 4:34; Neh 9:10; Ọm 105:27-36
Ọma 78:44Ọp 7:19
Ọma 78:45Ọp 8:24
Ọma 78:45Ọp 8:6
Ọma 78:46Ọp 10:14, 15
Ọma 78:47Ọp 9:23
Ọma 78:48Ọp 9:25
Ọma 78:51Ọp 12:29; Ọm 105:36
Ọma 78:52Ọm 77:20; 105:37
Ọma 78:53Ọp 14:20; Hib 11:29
Ọma 78:53Ọp 14:27; 15:10
Ọma 78:54Ọp 15:17
Ọma 78:54Ọm 44:3
Ọma 78:55Jos 24:12; Ọm 44:2
Ọma 78:55Jos 13:7
Ọma 78:55Neh 9:24, 25
Ọma 78:56Di 31:16; 32:15; Ikp 2:11; 2Sa 20:1; Neh 9:26
Ọma 78:562Ez 17:15; Jer 44:23
Ọma 78:57Di 9:7; Ikp 3:6
Ọma 78:57Ho 7:16
Ọma 78:58Di 12:2; Ikp 2:2; Ezi 20:28
Ọma 78:58Ikp 2:12; 1Sa 7:3
Ọma 78:59Ikp 2:20
Ọma 78:60Jos 18:1; 1Sa 4:11
Ọma 78:60Jer 7:12
Ọma 78:611Sa 4:21; 5:1
Ọma 78:621Sa 4:2, 10
Ọma 78:641Sa 2:33, 34; 4:11
Ọma 78:641Sa 4:19
Ọma 78:65Ọm 44:23
Ọma 78:65Aịz 42:13
Ọma 78:661Sa 5:6
Ọma 78:68Je 49:10
Ọma 78:68Ọm 87:2; 132:13; 135:21
Ọma 78:69Ọm 76:2
Ọma 78:69Ọm 104:5; 119:90; Ek 1:4
Ọma 78:701Sa 16:12, 13
Ọma 78:701Sa 17:15
Ọma 78:712Sa 7:8
Ọma 78:712Sa 6:21
Ọma 78:722Sa 8:15; 1Ez 3:6; 9:4; 15:5
Ọma 78:721Sa 18:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
  • 54
  • 55
  • 56
  • 57
  • 58
  • 59
  • 60
  • 61
  • 62
  • 63
  • 64
  • 65
  • 66
  • 67
  • 68
  • 69
  • 70
  • 71
  • 72
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 78:1-72

Abụ Ọma

Maskil.* Abụ Esaf.+

78 Ndị m, ṅaanụ ntị n’iwu* m.

Geenụ ntị n’ihe m na-ekwu.

 2 M ga-emeghe ọnụ m tụọ ilu.

M ga-atụ ilu ndị a na-atụ n’oge dị anya gara aga.+

 3 Ihe anyị nụrụla na ihe anyị ma,

Bụ́ ihe nna anyị hà kọọrọ anyị,+

 4 Anyị agaghị ezoro ya ụmụ ha.

Anyị ga-akọrọ ọgbọ na-abịa abịa+

Ihe ọma ndị Jehova mere nakwa otú o si gosi na ọ dị ike,+

Ya bụ, ihe ndị dị ebube o mere.+

 5 O nyere Jekọb ntụziaka,*

Meekwa ka e nwee iwu n’Izrel.

O nyere nna nna anyị hà iwu

Ka ha mee ka ụmụ ha mara ihe ndị a,+

 6 Ka ọgbọ na-abịa abịa,

Ya bụ, ụmụ a ka ga-amụ amụ, mara ihe ndị a.+

Hanwa ga-akọkwara ụmụ nke ha ihe ndị a.+

 7 Mgbe ahụ, ha ga-atụkwasị Chineke obi.

Ha agaghị echefu ihe ndị Chineke mere,+

Kama ha ga na-edebe iwu ya.+

 8 Ọ ga-eme ka ha ghara ịdị ka ndị nna nna ha,

Bụ́ ọgbọ isi ike, nke nupụrụ isi,+

Ọgbọ nke obi ha na-adịghị n’otu ebe,*+

Nke na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.

 9 E nyere ụmụ Ifrem ụta,

Ma ha gbara ọsọ n’ụbọchị ha gara agha.

10 Ha mebiri ọgbụgba ndụ ha na Chineke,+

Ha erubeghịkwa isi n’iwu ya.+

11 Ha chefukwara ihe ndị o mere,+

Bụ́ ọrụ ndị dị ebube o mere ka ha hụ.+

12 O mere ihe ndị dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+

N’Ijipt, n’ógbè Zoan.+

13 O kewara oké osimiri ka ha gafere,

O mekwara ka mmiri guzoro ka mgbidi.+

14 O ji ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,

Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha n’abalị niile.+

15 O mere ka oké nkume ndị dị n’ala ịkpa gbawaa.

O mere ka ha ṅụjuo mmiri afọ ka à ga-asị na ọ̀ bụ mmiri si n’oké osimiri.+

16 O mere ka mmiri si ná nnukwu nkume na-agbapụta,

Meekwa ka mmiri na-asọdata ka osimiri.+

17 Ma ha nọ na-emehie ya,

Na-enupụrụ Onye Kacha Elu isi n’ọzara.+

18 Ha kpachaara anya maa Chineke aka,*+

Na-ekwu ka e nye ha nri na-agụ ha agụụ.*

19 Ha wee kparịa Chineke,

Sị: “Chineke ò nwere ike inye anyị nri n’ala ịkpa a?”+

20 Ọ bụ ya kụrụ ihe n’oké nkume,

Mmiri wee gbapụta, iyi asọpụtakwa.+

N’agbanyeghị ya, ha jụrụ, sị: “Ò nwere ike inye anyị nri,

Ka ò nwere ike inye ndị ya anụ ha ga-ata?”+

21 Mgbe Jehova nụrụ ihe ha kwuru, o were nnukwu iwe.+

O mere ka ọkụ+ regbuo ụfọdụ ụmụ Jekọb,

O wesakwara Izrel oké iwe+

22 Maka na ha enweghị okwukwe na Chineke.+

Ha atụkwasịghị ya obi na ọ ga-azọpụtali ha.

23 O wee nye ígwé ojii nke dị n’elu iwu,

O meghekwara ọnụ ụzọ eluigwe.

24 Ọ nọ na-eme ka mana na-ezoro ha ka mmiri ka ha rie.

O nyere ha nri si n’eluigwe.+

25 Ndị mmadụ riri nri ndị dike.*+

O nyere ha nri ga-ezuru ha.+

26 O mere ka ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fewe n’eluigwe,

Jirikwa ike ya mee ka ifufe si n’ebe ndịda fewe.+

27 O mere ka anụ ju ebe niile ka ájá.

Nnụnụ juru ebe niile ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.

28 O mere ka ha na-ada n’ebe ha* mara ụlọikwuu,

Gburugburu ụlọikwuu ha.

29 Ha riri ihe rifee afọ ha.

O nyere ha ihe gụrụ ha.+

30 Ma, tupu ha erie ya otú o si na-agụ ha,

Mgbe ha ka kpụ nri ha n’ọnụ,

31 Chineke wesara ha oké iwe.+

O gburu ụmụ nwoke ha ndị kacha ike.+

O gburu ụmụ okorobịa Izrel.

32 N’agbanyeghị ihe a, ha mekwuru mmehie.+

Ha enweghị okwukwe n’agbanyeghị na ha hụrụ ọrụ ndị dị ebube ọ rụrụ.+

33 O wee mee ka ha kwụsị ịdị ndụ n’otu ntabi anya ka ebe e kupụrụ ume,+

Meekwa ka nsogbu bịara ha na mberede, ha anwụọ.

34 Ma mgbe ọ bụla o gburu ụfọdụ n’ime ha, ha na-achọ ya.+

Ha na-alaghachi chọọ Chineke.

35 Ha na-echeta na Chineke bụ Oké Nkume ha+

Nakwa na Chineke Onye Kacha Elu bụ Onye na-agbapụta ha.*+

36 Ma ha gbalịrị ka ha jiri okwu ọnụ ha ghọgbuo ya,

Ha ghakwaara ya ụgha.

37 Obi ha adịghị n’ife ya.+

Ha ejighịkwa ọgbụgba ndụ ha na ya kpọrọ ihe.+

38 Ma ọ na-emere ha ebere.+

Ọ na-agbaghara ha* mmehie ha ma ghara ibibi ha.+

Ọ na-eme ka iwe ya dajụọ ugboro ugboro+

Kama iwesa ha iwe otú ọ dị ya n’obi.

39 N’ihi na o chetara na ha bụ anụ ahụ́,+

Na ha dị ka ifufe nke na-efefere ma ghara ịlọghachi.*

40 Ha nupụụrụ ya isi ọtụtụ ugboro n’ala ịkpa,+

Kpasuokwa ya iwe n’ọzara.+

41 Ha nwara Chineke ọnwụnwa ọtụtụ ugboro,+

Ha mekwara ihe wutere Onye Nsọ Izrel.

42 Ha echetaghị ike ọ kpara,*

Ha echetaghị ụbọchị ọ napụtara ha n’aka onye iro,+

43 Otú o si mee ihe àmà dị iche iche n’Ijipt,+

Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ógbè Zoan,

44 Nakwa otú o si mee ka mmiri Naịl ghọọ ọbara,+

Nke mere na ndị mmadụ enweghị ike ịṅụ mmiri ya.

45 O zitere odudu n’ìgwè n’ìgwè ka ha tagbuo ndị Ijipt+

Nakwa mbàrá ka o mebie ala ha.+

46 O mere ka igurube ndị na-erichapụ ihe rie ihe ha kụrụ n’ubi,

Meekwa ka igurube ndị na-abịa n’ìgwè richapụ ihe ha tara ahụhụ rụpụta.+

47 O ji akụ́ mmiri ígwé laa osisi vaịn ha n’iyi,+

Jirikwa akụ́ mmiri ígwé bibichaa osisi sịkamọ ha.

48 O mere ka akụ́ mmiri ígwé dagbuo anụ ndị na-eburu ha ibu,+

Meekwa ka àmụ̀mà see wee* gbuo anụ ụlọ ha.

49 O wesara ha iwe dị ọkụ,

O were nnukwu iwe, taakwa ha ahụhụ.

Ìgwè ndị mmụọ ozi kpataara ha ọdachi.

50 O mere ka iwe ya zuo ha ahụ́.

Ọ napụtaghị ha* n’aka ọnwụ.

O mekwara ka ọrịa na-efe efe gbuo ha.

51 N’ikpeazụ, o gburu ndị niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+

Bụ́ ndị e bu ụzọ mụọ n’ụlọikwuu ndị dị na Ham.

52 Ọ kpọpụtaziri ndị ya ka ìgwè atụrụ,+

Duokwa ha n’ala ịkpa ka ìgwè ewu na atụrụ.

53 Ahụ́ ruru ha ala mgbe ọ na-edu ha,

Egwu atụghịkwa ha.+

Oké osimiri kpuchiri ndị iro ha.+

54 O wee kpọbata ha n’ala ya dị nsọ,+

N’ebe a bụ́ ugwu ugwu o ji ike* ya nweta.+

55 Ọ chụpụụrụ ha mba dị iche iche.+

O ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ala, kenyezie ha ya.+

O mere ka ebo dị iche iche e nwere n’Izrel biri n’ụlọ nke ha.+

56 Ma ha nọ na-ama Chineke Onye Kacha Elu aka,* na-enupụkwara ya isi.+

Ha egeghị ntị ná ntụziaka ndị o nyere ha.*+

57 Ha gbakụtakwara ya azụ ma na-aghọ aghụghọ ka ndị nna nna ha.+

Ha dị ka ụta a na-ekwesighị ike, nke a na-atụkwasịghị obi.+

58 Ha nọ na-efe arụsị ha n’ebe ndị dị elu wee na-akpasu ya iwe,+

Ha jikwa arụsị ha a pịrị apị na-akpasu ya iwe.+

59 Chineke hụrụ ihe ha nọ na-eme, ya ewee oké iwe.+

O wee jụ Izrel kpamkpam.

60 O mechara jụ ụlọikwuu dị na Shaịlo,+

Bụ́ ebe o bi mgbe o binyeere ndị mmadụ.+

61 O kwere ka ndị iro ya buru igbe ọgbụgba ndụ ya.

O kwere ka ha buru ihe nọchiri anya ike ya na ebube ya.+

62 Ọ hapụrụ ndị ya ka e jiri mma agha gbuo ha,+

O wesakwara ndị o ketara oké iwe.

63 Ọkụ regburu ụmụ okorobịa ya.

A gụrụghị ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke egwú agbamakwụkwọ.*

64 E ji mma agha gbuo ndị nchụàjà ya,+

Ndị nwunye ha ebeghịkwa ákwá.+

65 Jehova wee teta ka à ga-asị na o si n’ụra,+

Ka dike+ mmanya pụrụ n’anya.

66 O wee chụghachi ndị iro ya azụ.+

O mere ka ihere na-eme ha mgbe niile.

67 Ọ jụrụ ụlọikwuu Josef.

Ọ họrọghị ebo Ifrem.

68 Kama ọ họọrọ ebo Juda,+

Bụ́ Ugwu Zayọn ọ hụrụ n’anya.+

69 Ọ rụrụ ebe nsọ ya ka ọ na-adị mgbe niile ka eluigwe,+

Meekwa ka ọ dị ka ụwa nke o kere ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+

70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+

O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+

71 N’ebe ọ na-elekọta nne atụrụ ndị na-enye ụmụ ara.

O mere ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb, bụ́ ndị ya,+

Nakwa Izrel, bụ́ ndị o ketara.+

72 O ji obi ọcha ya zụọ ha ka atụrụ,+

O jikwa nkà duo ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya