Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 119
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọbụ abụ ji okwu Chineke kpọrọ ihe

        • ‘Olee otú ndị na-eto eto ga-esi ebi ndụ dị mma?’ (9)

        • “Ihe ndị ị na-echetara m na-eme m obi ụtọ” (24)

        • “Ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi” (74, 81, 114)

        • “M ji iwu gị kpọrọ ihe nke ukwuu” (97)

        • “M na-aghọta ihe karịa ndị nkụzi m niile” (99)

        • “Okwu gị bụ ọkụ m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ” (105)

        • “Okwu gị niile bụ eziokwu” (160)

        • Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe (165)

Abụ Ọma 119:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-akwụwa aka ọtọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 20:3; Jes 1:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 10

Abụ Ọma 119:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7
  • +2Ih 31:20, 21

Abụ Ọma 119:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:3

Abụ Ọma 119:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 5:33; Jer 7:23; Jes 2:10

Abụ Ọma 119:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:10

Abụ Ọma 119:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:80

Abụ Ọma 119:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 10-11

Abụ Ọma 119:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 10-11

Abụ Ọma 119:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 6:20, 22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 11-12

    10/1/2002, p. 9

Abụ Ọma 119:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:5

Abụ Ọma 119:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “M na-edebe okwu gị n’obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 112:1
  • +Ọm 19:13; 37:31

Abụ Ọma 119:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Abụ Ọma 119:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 15:16
  • +Ọm 19:8, 10; 119:72

Abụ Ọma 119:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ iwu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:93, 100
  • +Ọm 25:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 15

Abụ Ọma 119:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 1:23-25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 14-15

Abụ Ọma 119:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 38:20

Abụ Ọma 119:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:15

Abụ Ọma 119:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15

Abụ Ọma 119:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ ntụziaka gị.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1997, p. 14-15

Abụ Ọma 119:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:14, 168
  • +Di 17:18-20; Ọm 119:105; 2Ti 3:16, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2006, p. 25

    4/15/2005, p. 12

Abụ Ọma 119:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:15
  • +Ọm 119:154; 143:11

Abụ Ọma 119:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:11

Abụ Ọma 119:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ banyere ọrụ gị ndị dị ebube.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 145:5

Abụ Ọma 119:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 12

    7/15/1997, p. 14-15

Abụ Ọma 119:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 141:4; Ilu 30:8

Abụ Ọma 119:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 24:15

Abụ Ọma 119:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7
  • +Ọm 25:20; 119:80

Abụ Ọma 119:32

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-eji ọsọ.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ị na-eme ka obi sie m ike.”

Abụ Ọma 119:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 48:17; Jn 6:45; Jes 1:5
  • +Ọm 119:112

Abụ Ọma 119:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mee ka m na-eje ije n’ụzọ iwu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:3

Abụ Ọma 119:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ bụghị n’uru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 12:15; 1Ti 6:10; Hib 13:5

Abụ Ọma 119:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 15:39; Ilu 4:25; 23:4, 5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Ụlọ Nche,

    4/15/2010, p. 20-24

    4/15/2005, p. 13

Abụ Ọma 119:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe i kwuru.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Nke e kwere ndị na-atụ egwu gị.”

Abụ Ọma 119:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:9; 119:75

Abụ Ọma 119:41

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gosi m ịhụnanya pụrụ iche.”

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:1; 90:14
  • +Ọm 119:76

Abụ Ọma 119:43

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-echere.”

Abụ Ọma 119:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:33

Abụ Ọma 119:45

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-achọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 118:5

Abụ Ọma 119:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 13

Abụ Ọma 119:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 23:12; Ọm 119:174; Ro 7:22

Abụ Ọma 119:48

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-amụ banyere ntụziaka ị na-enye.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:127
  • +Ọm 119:23, 71

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 15

    1/15/1999, p. 10-11

Abụ Ọma 119:49

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkwa i kwere.”

  • *

    Ma ọ bụ “Nke i mere ka m chere.”

Abụ Ọma 119:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 94:19; Ro 15:4

Abụ Ọma 119:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:157

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 13-14

Abụ Ọma 119:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:5; Di 1:35, 36; 4:3
  • +Ro 15:4

Abụ Ọma 119:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:158; 139:21; Ilu 28:4

Abụ Ọma 119:54

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “N’ụlọ ebe m bi ka onye mbịarambịa.”

Abụ Ọma 119:55

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:6; Aịz 26:9

Abụ Ọma 119:57

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 16:5
  • +Ọp 19:8

Abụ Ọma 119:58

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:17
  • +Ọm 57:1

Abụ Ọma 119:59

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:101; Efe 5:15

Abụ Ọma 119:60

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 29:1, 3

Abụ Ọma 119:61

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 26:8, 9; 2Ih 29:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2000, p. 14-15

Abụ Ọma 119:62

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:8

Abụ Ọma 119:63

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 13:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 48

Abụ Ọma 119:64

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:5; 104:13

Abụ Ọma 119:65

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Abụ Ọma 119:66

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:9; Ọm 94:10; Da 2:21; Fil 1:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1999, p. 10-11

Abụ Ọma 119:67

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “m nọ na-emehie n’amaghị ụma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:11

Abụ Ọma 119:68

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:5; Mk 10:18
  • +Aịz 48:17

Abụ Ọma 119:70

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 6:10
  • +Ọm 40:8; Ro 7:22

Abụ Ọma 119:71

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:32; Hib 12:9-11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 14

    4/15/2005, p. 14

Abụ Ọma 119:72

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:18, 19
  • +Ọm 19:7, 10; Ilu 3:13-15

Abụ Ọma 119:73

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 22:12; Job 32:8

Abụ Ọma 119:74

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-echere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:147

Abụ Ọma 119:75

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:160
  • +Di 32:4; Hib 12:11

Abụ Ọma 119:76

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

  • *

    Ma ọ bụ “ị gwara ohu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6; Ọm 86:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 23-24

Abụ Ọma 119:77

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:1; 103:13; 119:116; Da 9:18; Lu 1:50
  • +Ro 7:22

Abụ Ọma 119:78

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-amụ iwu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:45

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 14-15

Abụ Ọma 119:80

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:58
  • +Ọm 119:5, 6; 1Jn 2:28

Abụ Ọma 119:81

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka m na-echere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Maị 7:7

Abụ Ọma 119:82

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:3
  • +Ọm 86:17; 102:2

Abụ Ọma 119:83

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:61, 176

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 15

Abụ Ọma 119:84

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 7:6; Mkp 6:9, 10

Abụ Ọma 119:86

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 142:6

Abụ Ọma 119:88

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Abụ Ọma 119:89

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:2; 119:152

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 15-16

Abụ Ọma 119:90

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:9
  • +Ọm 104:5; Ek 1:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 15-16

Abụ Ọma 119:91

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ihe niile o kere.

Abụ Ọma 119:92

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 6:23; Mt 4:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 16

Abụ Ọma 119:93

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:5; Di 30:16; Jn 6:63; Ro 10:5

Abụ Ọma 119:94

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-achọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:2; Aịz 41:10
  • +Ọm 119:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 16

Abụ Ọma 119:96

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 14

Abụ Ọma 119:97

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ banyere ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:8
  • +Ọm 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 5

    Ụlọ Nche,

    6/15/2006, p. 20

    4/15/2002, p. 13-14

    3/15/2001, p. 16-17

    10/1/2000, p. 15

    11/1/1999, p. 11

Abụ Ọma 119:98

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7; Ilu 2:6; 10:8

Abụ Ọma 119:99

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ ihe ndị ị na-echetara m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 11:25; Lu 2:46, 47

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2000, p. 15

Abụ Ọma 119:101

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:23; 119:59

Abụ Ọma 119:103

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7, 10; Ilu 24:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2017, p. 20

Abụ Ọma 119:104

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:100
  • +Ọm 97:10; 101:3; Ilu 8:13; 13:5; Ro 12:9

Abụ Ọma 119:105

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oriọna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:3; Ilu 6:23; Aịz 51:4; Ro 15:4; 2Ti 3:16, 17; 2Pi 1:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 1

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2018, p. 14

    Ụlọ Nche,

    5/1/2007, p. 14-18

    9/1/2006, p. 14

    4/15/2005, p. 17

    9/15/2002, p. 12

    3/1/2002, p. 11-12

    Teta!,

    7/2007, p. 6

Abụ Ọma 119:107

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:19
  • +Ọm 119:88; 143:11

Abụ Ọma 119:108

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23; Ho 14:2; Hib 13:15
  • +Di 33:10; Aịz 48:17

Abụ Ọma 119:109

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “M chị obi m n’aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:61

Abụ Ọma 119:110

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:87

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 17

Abụ Ọma 119:111

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ihe ndị ị na-echetara m bụ ihe nketa m ruo mgbe ebighị ebi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:8; 119:129; Jer 15:16

Abụ Ọma 119:113

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị obi ha kewara ekewa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:21; Mkp 3:16
  • +Ọm 40:8; 119:97

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 4

Abụ Ọma 119:114

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-echere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 32:7; 91:2
  • +Ọm 130:5

Abụ Ọma 119:115

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 26:5

Abụ Ọma 119:116

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “otú i kwuru.”

  • *

    Ma ọ bụ “ka ihere mee m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 41:10
  • +Ọm 25:2; Ro 10:11

Abụ Ọma 119:117

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 41:13
  • +Jos 1:8; Ọm 119:48

Abụ Ọma 119:118

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:9; Ọm 95:10

Abụ Ọma 119:119

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Okwu Hibru a sụgharịrị ebe a pụtara ihe na-abaghị uru na-esi n’ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo apụta mgbe a na-agbaze ya.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 2:22; 25:4, 5; Ezi 22:18

Abụ Ọma 119:120

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 17-18

Abụ Ọma 119:123

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “i kwuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:3; 143:7
  • +Ọm 119:81

Abụ Ọma 119:124

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:16
  • +Ọm 143:10

Abụ Ọma 119:125

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:34; 2Ti 2:7; Jes 1:5

Abụ Ọma 119:126

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:19; Jer 18:23

Abụ Ọma 119:127

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọlaedo a nụchara anụcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:9, 10; 119:72; Ilu 3:13, 14

Abụ Ọma 119:128

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “iwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:8
  • +Ọm 119:104

Abụ Ọma 119:130

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:105; Ilu 6:23; 2Kọ 4:6; 2Pi 1:19
  • +Ọm 19:7; Ilu 1:1, 4; 2Ti 3:15

Abụ Ọma 119:131

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:1; 1Pi 2:2

Abụ Ọma 119:132

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 1:10, 11; 2Sa 16:11, 12; Aịz 38:9, 20
  • +Hib 6:10

Abụ Ọma 119:133

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka ụkwụ sie m ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:13; Ro 6:12

Abụ Ọma 119:135

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Mee ka ihu gị nwuoro ohu gị ìhè.”

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:25; Ọm 4:6

Abụ Ọma 119:136

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 9:4; 2Pi 2:7, 8

Abụ Ọma 119:137

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +Mkp 16:5, 7

Abụ Ọma 119:139

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 10:16; Ọm 69:9; Jn 2:17

Abụ Ọma 119:140

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 12:6; 119:160
  • +Ọm 119:97

Abụ Ọma 119:141

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 19

Abụ Ọma 119:142

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:6
  • +Ọp 34:6; Ọm 119:160; Jn 17:17

Abụ Ọma 119:144

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:34

Abụ Ọma 119:147

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-echere.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:3; 88:13; Mk 1:35

Abụ Ọma 119:148

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “tupu oge nche abalị.”

  • *

    Ma ọ bụ “mụọ okwu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:6; Lu 6:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2012, p. 29-30

Abụ Ọma 119:149

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:1; Aịz 63:7

Abụ Ọma 119:151

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:7; Ọm 46:1; 145:18
  • +Ọm 19:9; Jn 17:17

Abụ Ọma 119:152

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:144; Ek 3:14

Abụ Ọma 119:153

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:13

Abụ Ọma 119:154

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “otú i kwuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 24:15; Ọm 43:1

Abụ Ọma 119:155

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “achọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:15, 18; Ọm 73:27; Ilu 15:29

Abụ Ọma 119:156

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 21:13; Ọm 86:15; Aịz 55:7; 2Kọ 1:3; Jes 5:11

Abụ Ọma 119:157

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:19

Abụ Ọma 119:158

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 139:21

Abụ Ọma 119:159

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:40, 88; Ákw 3:22

Abụ Ọma 119:160

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:28; Ọm 12:6; Jn 17:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2023, p. 2-7

Abụ Ọma 119:161

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:23
  • +2Ez 22:19

Abụ Ọma 119:162

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 15:16

Abụ Ọma 119:163

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 101:7; 119:29, 104
  • +Ọm 1:2

Abụ Ọma 119:164

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2006, p. 14

Abụ Ọma 119:165

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Obi na-eru ndị ji iwu gị kpọrọ ihe ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 1:2, 3; Ilu 3:1, 2; Aịz 32:17; 48:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2013, p. 4-5

    4/15/2005, p. 19-20

Abụ Ọma 119:167

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 1:2; 40:8; Ro 7:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2000, p. 14-19

Abụ Ọma 119:168

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 139:3; Ilu 5:21; 15:11; Hib 4:13

Abụ Ọma 119:169

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6
  • +1Ih 22:12; Ilu 2:3, 5

Abụ Ọma 119:170

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “otú i kwuru.”

Abụ Ọma 119:171

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ntụziaka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:5; 71:17; 145:7

Abụ Ọma 119:172

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:9

Abụ Ọma 119:173

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 60:5
  • +Di 30:19; Jos 24:15, 22

Abụ Ọma 119:174

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 1:2

Abụ Ọma 119:175

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:13, 14; Aịz 38:19

Abụ Ọma 119:176

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:7; Lu 15:4; 1Pi 2:25
  • +Ek 12:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2005, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 119:12Ez 20:3; Jes 1:25
Ọma 119:2Ọm 19:7
Ọma 119:22Ih 31:20, 21
Ọma 119:3Aịz 38:3
Ọma 119:4Di 5:33; Jer 7:23; Jes 2:10
Ọma 119:5Ọm 51:10
Ọma 119:6Ọm 119:80
Ọma 119:9Ilu 6:20, 22
Ọma 119:10Ọm 25:5
Ọma 119:11Ọm 112:1
Ọma 119:11Ọm 19:13; 37:31
Ọma 119:14Jer 15:16
Ọma 119:14Ọm 19:8, 10; 119:72
Ọma 119:15Ọm 119:93, 100
Ọma 119:15Ọm 25:10
Ọma 119:16Jes 1:23-25
Ọma 119:17Aịz 38:20
Ọma 119:191Ih 29:15
Ọma 119:21Di 28:15
Ọma 119:24Ọm 119:14, 168
Ọma 119:24Di 17:18-20; Ọm 119:105; 2Ti 3:16, 17
Ọma 119:25Ọm 22:15
Ọma 119:25Ọm 119:154; 143:11
Ọma 119:26Ọm 86:11
Ọma 119:27Ọm 145:5
Ọma 119:29Ọm 141:4; Ilu 30:8
Ọma 119:30Jos 24:15
Ọma 119:31Ọm 19:7
Ọma 119:31Ọm 25:20; 119:80
Ọma 119:33Aịz 48:17; Jn 6:45; Jes 1:5
Ọma 119:33Ọm 119:112
Ọma 119:35Ọm 23:3
Ọma 119:36Lu 12:15; 1Ti 6:10; Hib 13:5
Ọma 119:37Ọg 15:39; Ilu 4:25; 23:4, 5
Ọma 119:39Ọm 19:9; 119:75
Ọma 119:41Ọm 51:1; 90:14
Ọma 119:41Ọm 119:76
Ọma 119:44Ọm 119:33
Ọma 119:45Ọm 118:5
Ọma 119:46Ro 1:16
Ọma 119:47Job 23:12; Ọm 119:174; Ro 7:22
Ọma 119:48Ọm 119:127
Ọma 119:48Ọm 119:23, 71
Ọma 119:50Ọm 94:19; Ro 15:4
Ọma 119:51Ọm 119:157
Ọma 119:52Ọg 16:5; Di 1:35, 36; 4:3
Ọma 119:52Ro 15:4
Ọma 119:53Ọm 119:158; 139:21; Ilu 28:4
Ọma 119:55Ọm 63:6; Aịz 26:9
Ọma 119:57Ọm 16:5
Ọma 119:57Ọp 19:8
Ọma 119:58Ọm 51:17
Ọma 119:58Ọm 57:1
Ọma 119:59Ọm 119:101; Efe 5:15
Ọma 119:602Ih 29:1, 3
Ọma 119:611Sa 26:8, 9; 2Ih 29:1, 2
Ọma 119:62Ọm 42:8
Ọma 119:63Ilu 13:20
Ọma 119:64Ọm 33:5; 104:13
Ọma 119:661Ez 3:9; Ọm 94:10; Da 2:21; Fil 1:9
Ọma 119:67Ọm 119:11
Ọma 119:68Ọm 86:5; Mk 10:18
Ọma 119:68Aịz 48:17
Ọma 119:70Aịz 6:10
Ọma 119:70Ọm 40:8; Ro 7:22
Ọma 119:711Kọ 11:32; Hib 12:9-11
Ọma 119:72Di 17:18, 19
Ọma 119:72Ọm 19:7, 10; Ilu 3:13-15
Ọma 119:731Ih 22:12; Job 32:8
Ọma 119:74Ọm 119:147
Ọma 119:75Ọm 119:160
Ọma 119:75Di 32:4; Hib 12:11
Ọma 119:76Ọp 34:6; Ọm 86:5
Ọma 119:77Ọm 51:1; 103:13; 119:116; Da 9:18; Lu 1:50
Ọma 119:77Ro 7:22
Ọma 119:78Ọm 119:45
Ọma 119:801Ez 8:58
Ọma 119:80Ọm 119:5, 6; 1Jn 2:28
Ọma 119:81Maị 7:7
Ọma 119:82Ọm 69:3
Ọma 119:82Ọm 86:17; 102:2
Ọma 119:83Ọm 119:61, 176
Ọma 119:84Ọm 7:6; Mkp 6:9, 10
Ọma 119:86Ọm 142:6
Ọma 119:89Ọm 89:2; 119:152
Ọma 119:90Di 7:9
Ọma 119:90Ọm 104:5; Ek 1:4
Ọma 119:92Ilu 6:23; Mt 4:4
Ọma 119:93Le 18:5; Di 30:16; Jn 6:63; Ro 10:5
Ọma 119:94Ọm 86:2; Aịz 41:10
Ọma 119:94Ọm 119:15
Ọma 119:97Ọm 40:8
Ọma 119:97Ọm 1:2
Ọma 119:98Ọm 19:7; Ilu 2:6; 10:8
Ọma 119:99Mt 11:25; Lu 2:46, 47
Ọma 119:101Ọm 18:23; 119:59
Ọma 119:103Ọm 19:7, 10; Ilu 24:13, 14
Ọma 119:104Ọm 119:100
Ọma 119:104Ọm 97:10; 101:3; Ilu 8:13; 13:5; Ro 12:9
Ọma 119:105Ọm 43:3; Ilu 6:23; Aịz 51:4; Ro 15:4; 2Ti 3:16, 17; 2Pi 1:19
Ọma 119:107Ọm 34:19
Ọma 119:107Ọm 119:88; 143:11
Ọma 119:108Ọm 50:23; Ho 14:2; Hib 13:15
Ọma 119:108Di 33:10; Aịz 48:17
Ọma 119:109Ọm 119:61
Ọma 119:110Ọm 119:87
Ọma 119:111Ọm 19:8; 119:129; Jer 15:16
Ọma 119:1131Ez 18:21; Mkp 3:16
Ọma 119:113Ọm 40:8; 119:97
Ọma 119:114Ọm 32:7; 91:2
Ọma 119:114Ọm 130:5
Ọma 119:115Ọm 26:5
Ọma 119:116Aịz 41:10
Ọma 119:116Ọm 25:2; Ro 10:11
Ọma 119:117Aịz 41:13
Ọma 119:117Jos 1:8; Ọm 119:48
Ọma 119:1181Ih 28:9; Ọm 95:10
Ọma 119:119Ilu 2:22; 25:4, 5; Ezi 22:18
Ọma 119:123Ọm 69:3; 143:7
Ọma 119:123Ọm 119:81
Ọma 119:124Ọm 69:16
Ọma 119:124Ọm 143:10
Ọma 119:125Ọm 119:34; 2Ti 2:7; Jes 1:5
Ọma 119:126Ọm 9:19; Jer 18:23
Ọma 119:127Ọm 19:9, 10; 119:72; Ilu 3:13, 14
Ọma 119:128Ọm 19:8
Ọma 119:128Ọm 119:104
Ọma 119:130Ọm 119:105; Ilu 6:23; 2Kọ 4:6; 2Pi 1:19
Ọma 119:130Ọm 19:7; Ilu 1:1, 4; 2Ti 3:15
Ọma 119:131Ọm 42:1; 1Pi 2:2
Ọma 119:1321Sa 1:10, 11; 2Sa 16:11, 12; Aịz 38:9, 20
Ọma 119:132Hib 6:10
Ọma 119:133Ọm 19:13; Ro 6:12
Ọma 119:135Ọg 6:25; Ọm 4:6
Ọma 119:136Ezi 9:4; 2Pi 2:7, 8
Ọma 119:137Di 32:4
Ọma 119:137Mkp 16:5, 7
Ọma 119:1392Ez 10:16; Ọm 69:9; Jn 2:17
Ọma 119:140Ọm 12:6; 119:160
Ọma 119:140Ọm 119:97
Ọma 119:141Ọm 22:6, 7
Ọma 119:142Ọm 36:6
Ọma 119:142Ọp 34:6; Ọm 119:160; Jn 17:17
Ọma 119:144Ọm 119:34
Ọma 119:147Ọm 5:3; 88:13; Mk 1:35
Ọma 119:148Ọm 63:6; Lu 6:12
Ọma 119:149Ọm 51:1; Aịz 63:7
Ọma 119:151Di 4:7; Ọm 46:1; 145:18
Ọma 119:151Ọm 19:9; Jn 17:17
Ọma 119:152Ọm 119:144; Ek 3:14
Ọma 119:153Ọm 9:13
Ọma 119:1541Sa 24:15; Ọm 43:1
Ọma 119:1552Ez 17:15, 18; Ọm 73:27; Ilu 15:29
Ọma 119:1561Ih 21:13; Ọm 86:15; Aịz 55:7; 2Kọ 1:3; Jes 5:11
Ọma 119:157Ọm 25:19
Ọma 119:158Ọm 139:21
Ọma 119:159Ọm 119:40, 88; Ákw 3:22
Ọma 119:1602Sa 7:28; Ọm 12:6; Jn 17:17
Ọma 119:161Ọm 119:23
Ọma 119:1612Ez 22:19
Ọma 119:162Jer 15:16
Ọma 119:163Ọm 101:7; 119:29, 104
Ọma 119:163Ọm 1:2
Ọma 119:165Ọm 1:2, 3; Ilu 3:1, 2; Aịz 32:17; 48:18
Ọma 119:167Ọm 1:2; 40:8; Ro 7:22
Ọma 119:168Ọm 139:3; Ilu 5:21; 15:11; Hib 4:13
Ọma 119:169Ọm 18:6
Ọma 119:1691Ih 22:12; Ilu 2:3, 5
Ọma 119:171Ọm 63:5; 71:17; 145:7
Ọma 119:172Ọm 40:9
Ọma 119:173Ọm 60:5
Ọma 119:173Di 30:19; Jos 24:15, 22
Ọma 119:174Ọm 1:2
Ọma 119:175Ọm 9:13, 14; Aịz 38:19
Ọma 119:176Ọm 95:7; Lu 15:4; 1Pi 2:25
Ọma 119:176Ek 12:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
  • 54
  • 55
  • 56
  • 57
  • 58
  • 59
  • 60
  • 61
  • 62
  • 63
  • 64
  • 65
  • 66
  • 67
  • 68
  • 69
  • 70
  • 71
  • 72
  • 73
  • 74
  • 75
  • 76
  • 77
  • 78
  • 79
  • 80
  • 81
  • 82
  • 83
  • 84
  • 85
  • 86
  • 87
  • 88
  • 89
  • 90
  • 91
  • 92
  • 93
  • 94
  • 95
  • 96
  • 97
  • 98
  • 99
  • 100
  • 101
  • 102
  • 103
  • 104
  • 105
  • 106
  • 107
  • 108
  • 109
  • 110
  • 111
  • 112
  • 113
  • 114
  • 115
  • 116
  • 117
  • 118
  • 119
  • 120
  • 121
  • 122
  • 123
  • 124
  • 125
  • 126
  • 127
  • 128
  • 129
  • 130
  • 131
  • 132
  • 133
  • 134
  • 135
  • 136
  • 137
  • 138
  • 139
  • 140
  • 141
  • 142
  • 143
  • 144
  • 145
  • 146
  • 147
  • 148
  • 149
  • 150
  • 151
  • 152
  • 153
  • 154
  • 155
  • 156
  • 157
  • 158
  • 159
  • 160
  • 161
  • 162
  • 163
  • 164
  • 165
  • 166
  • 167
  • 168
  • 169
  • 170
  • 171
  • 172
  • 173
  • 174
  • 175
  • 176
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 119:1-176

Abụ Ọma

א [Alef]

119 Ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta* na-enwe obi ụtọ,

Ya bụ, ndị na-edebe iwu Jehova.+

 2 Ndị na-eme ihe ọ na-echetara ha na-enwe obi ụtọ,+

Ya bụ, ndị ji obi ha niile na-achọ ya.+

 3 Ha anaghị eme ajọ omume.

Ha na-eme ihe ọ chọrọ.+

 4 I nyere anyị iwu

Ka anyị lezie anya na-eme ihe i kwuru.+

 5 Ọ dị m nnọọ ka ya bụrụ na m ga-akwụsi ike+

Ma na-eso ntụziaka gị mgbe niile.

 6 Ọ ga-eme ka ihere ghara ime m+

Mgbe m na-amụ iwu gị niile.

 7 M ga-eji obi dị ọcha na-eto gị

Mgbe m na-amụta ihe ndị dị mma i kpebiri.

 8 M ga na-eso ntụziaka gị.

Biko, ahapụla m kpamkpam.

ב [Bet]

 9 Olee otú nwa okorobịa ga-esi na-ebi ndụ dị mma?

Ọ bụ ịkpachara anya na-eme ihe i kwuru.+

10 Eji m obi m niile na-achọ gị.

Ekwela ka m hapụ iwu gị kpafuo.+

11 M ji okwu gị kpọrọ ihe,*+

Ka m wee ghara imehie gị.+

12 Jehova, ka e too gị.

Biko, kụziere m ihe i nyere n’iwu.*

13 Eji m ọnụ m na-akọsa

Ihe niile i kpebiri bụ́ ndị i kwupụtara.

14 Ana m aṅụrị ọṅụ maka ihe ndị ị na-echetara m+

Karịa ka m na-aṅụrị ọṅụ maka ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru.+

15 M ga na-echebara iwu gị echiche,*+

M ga na-echebakwara otú ị chọrọ ka m si na-ebi ndụ echiche.+

16 Iwu gị na-eme m obi ụtọ.

Agaghị m echefu okwu gị.+

ג [Gimel]

17 Na-emeso ohu gị ihe otú dị mma,

Ka m wee dịrị ndụ na-eme ihe i kwuru.+

18 Meghee anya m, ka m na-ahụ

Ihe ndị dị ịtụnanya dị n’iwu gị nke ọma.

19 Adị m ka onye mbịarambịa n’ala a.+

Ezorola m iwu gị.

20 Ọ na-agụsi m agụụ ike mgbe niile

Ka m mara ihe ndị i kpebiri.

21 Ị na-abara ndị dị mpako mba,

Bụ́ ndị a bụrụ ọnụ maka na ha hapụrụ iwu gị kpafuo.+

22 Mee ka a kwụsị ịkọcha m na ịkparị m,

N’ihi na m na-eme ihe ndị ị na-echetara m.

23 Mgbe ndị isi nọkọdịrị na-ekwutọ m,

Ohu gị na-echebara ntụziaka gị echiche.*

24 Ihe ndị ị na-echetara m na-eme m obi ụtọ.+

M weere ha ka ndị na-adụ m ọdụ.+

ד [Dalet]

25 M makpu ala n’ájá.+

Dowe m ndụ otú i kwuru.+

26 M gwara gị ihe ndị m chọrọ ime, i wee za m.

Kụziere m ihe i nyere n’iwu.*+

27 Mee ka m ghọta ihe iwu gị pụtara,

Ka m wee na-echebara ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ echiche.*+

28 Uju m na-eru emeela ka m gharazie ịna-ehi ụra.

Mee ka m dị ike otú i kwere m ná nkwa.*

29 Ekwela ka m bụrụ onye aghụghọ.+

Meere m amara ma kụziere m iwu gị.

30 M kpebiela na m ga-abụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

M ghọtara na ihe ndị i kpebiri ziri ezi.

31 M ji ihe ndị ị na-echetara m kpọrọ ihe.+

Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m.+

32 M ga-eji obi m niile* na-edebe iwu gị

N’ihi na ị na-eme ka obi m nabata ha.*

ה [Hee]

33 Jehova, biko, kụziere m+ otú m ga-esi na-eso ntụziaka gị,

M ga-esokwa ya ruo n’isi.+

34 Mee ka m na-aghọta ihe,

Ka m wee na-erubere iwu gị isi,

Jirikwa obi m niile na-edebe ha.

35 Na-edu m ka m wee na-edebe iwu gị,*+

N’ihi na iwu gị na-atọ m ụtọ.

36 Mee ka obi m dịrị n’ihe ndị ị na-echetara m,

Ọ bụghị n’ihe ga-abara naanị m uru.*+

37 Nyere m aka ka m ghara ịna-ele ihe na-abaghị uru.+

Mee ka m na-eje ije n’ụzọ gị ka i wee dowe m ndụ.

38 Mezuoro ohu gị nkwa i kwere ya,*

Ka e wee tụọ egwu gị.*

39 Ụjọ na-atụ m na a ga-emechu m ihu, ma ekwela ka e mechuo m ihu

N’ihi na ihe ndị i kpebiri dị mma.+

40 Idebe iwu gị na-agụsi m agụụ ike.

Dowe m ndụ n’ihi na ị bụ onye ezi omume.

ו [Wọọ]

41 Jehova, biko, gosi m na ị hụrụ m n’anya,*+

Zọpụta m otú i kwere m ná nkwa.*+

42 Mgbe ahụ, m ga-aza onye na-akparị m okwu,

N’ihi na m tụkwasịrị okwu gị obi.

43 Ewepụla eziokwu n’ọnụ m,

N’ihi na m na-atụ anya* ihe ị ga-ekpebi.

44 M ga na-edebe iwu gị mgbe niile,

Ruo mgbe niile ebighị ebi.+

45 E nweghị ihe ga-eme m n’ebe ọ bụla m gara,+

N’ihi na m na-edebe* iwu gị.

46 M ga-ekwu gbasara iwu gị n’ihu ndị eze,

Ihere agaghịkwa eme m.+

47 Iwu gị na-eme m obi ụtọ.

N’eziokwu, m ji ha kpọrọ ihe.+

48 M ga-agbasa aka m kpee ekpere maka na m ji iwu gị kpọrọ ihe,+

M ga-echebakwara ntụziaka gị echiche.*+

ז [Zayin]

49 Cheta okwu ị gwara* ohu gị,

Nke i ji mee ka m nwee olileanya.*

50 Ọ bụ ya na-akasi m obi n’ahụhụ m na-ata,+

N’ihi na okwu gị echebela m ndụ.

51 Ndị mpako na-akparị m.

Ma anaghị m ahapụ iwu gị.+

52 Jehova, m na-echeta ihe ndị i kpebiri kemgbe oge ochie,+

Ha na-akasikwa m obi.+

53 Ezigbo iwe ji m n’ihi ndị ajọ omume,

Ndị na-ahapụ iwu gị.+

54 M na-eji ntụziaka gị abụ abụ

N’ebe ọ bụla m bi.*

55 Jehova, ana m echeta aha gị n’abalị,+

Ka m wee na-edebe iwu gị.

56 M na-eme ihe a mgbe niile

Maka na m chọrọ ịna-erubere iwu gị isi.

ח [Het]

57 Jehova bụ òkè m.+

M kwela nkwa na m ga na-eme ihe i kwuru.+

58 Eji m obi m niile na-arịọ gị.+

Meere m amara+ otú i kwere m ná nkwa.*

59 Echebarala m otú m si ebi ndụ echiche,

Ka m wee mewekwa ihe ndị ị na-echetara m.+

60 M na-edebe iwu gị ngwa ngwa.+

Anaghị m egbu oge idebe ya.

61 Ndị ajọ omume ji ụdọ gbaa m gburugburu,

Ma anaghị m echefu iwu gị.+

62 Ana m ebili n’etiti abalị kelee gị+

N’ihi ihe ndị dị mma ị na-ekpebi.

63 Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị,

Bụrụkwa enyi ndị na-edebe iwu gị.+

64 Jehova, a na-ahụ ịhụnanya gị* n’ụwa niile.+

Kụziere m ihe i nyere n’iwu.*

ט [Tet]

65 Jehova, i mesola ohu gị ihe otú dị mma,

Otú i kwere m ná nkwa.*

66 Kụziere m ihe ka m wee mara ihe ma na-aghọta ihe,+

N’ihi na m tụkwasịrị iwu gị obi.

67 Mgbe a na-atabeghị m ahụhụ, m nọ na-eme mmehie.*

Ma ugbu a, m na-eme ihe i kwuru.+

68 Ị dị mma,+ ihe ndị ị na-eme dịkwa mma.

Kụziere m ihe i nyere n’iwu.*+

69 Ndị mpako na-ekwu ihe na-abụghị eziokwu gbasara m,

Ma m ji obi m niile na-edebe iwu gị.

70 Ihe anaghị emetụ ha n’obi.+

Ma iwu gị na-eme m obi ụtọ.+

71 Ọ dị mma na a tara m ahụhụ,+

Ka m wee mụta ntụziaka gị.

72 Iwu i mere ka a mara dị m mma+

Karịa ọtụtụ puku ọlaọcha na ọlaedo.+

י [Yod]

73 Ọ bụ gị kere m ma kpụọ m.

Mee ka m na-aghọta ihe,

Ka m wee mụta iwu gị.+

74 Ndị na-atụ egwu gị na-ahụ m ṅụrịa ọṅụ,

N’ihi na ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi.*+

75 Jehova, ama m na ihe ndị i kpebiri dị mma+

Nakwa na ị tara m ahụhụ maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

76 Biko, ka ịhụnanya gị*+ kasie m obi,

Otú i kwere ohu gị ná nkwa.*

77 Meere m ebere, ka m wee dịrị ndụ,+

N’ihi na iwu gị na-eme m obi ụtọ.+

78 Ka e menye ndị dị mpako ihere,

N’ihi na ha na-eme m ihe ọjọọ n’enweghị ihe m mere ha.

Ma m ga-echebara iwu gị echiche.*+

79 Ka ndị na-atụ egwu gị lọghachikwute m,

Ya bụ, ndị ma iwu gị.

80 Ka m jiri obi m niile na-eso ntụziaka gị,+

Ka ihere wee ghara ime m.+

כ [Kaf]

81 M na-atụsi anya ike ka ị zọpụta m,+

N’ihi na ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi.*

82 M na-atụ anya ihe ị ga-ekwu+

Mgbe m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+

83 N’ihi na adị m ka karama akpụkpọ anwụrụ ọkụ mịkpọrọ,

Ma anaghị m echefu ntụziaka gị.+

84 Afọ ole ka ohu gị ga-echeru?

Olee mgbe ị ga-eme ndị na-akpagbu m ihe i kpebiri?+

85 Ndị mpako, bụ́ ndị na-anaghị edebe iwu gị,

Na-egwuru m olulu.

86 E kwesịrị ịtụkwasị iwu gị niile obi.

Ndị mmadụ na-akpagbu m n’enweghị ihe m mere ha. Nyere m aka.+

87 Ọ fọrọ obere ka ha laa m n’iyi,

Ma ahapụghị m iwu gị.

88 Dowe m ndụ n’ihi ịhụnanya gị,*

Ka m wee na-eme ihe ndị ị na-echetara m.

ל [Lamed]

89 Jehova, okwu gị ga-adịgide n’eluigwe

Ruo mgbe ebighị ebi.+

90 Ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+

Ị tọsiri ntọala ụwa ike, ka o wee dịgide.+

91 Ha* dị adị ruo taa maka na ọ bụ ihe i kpebiri,

N’ihi na ha niile na-ejere gị ozi.

92 A sị na iwu gị anaghị eme m obi ụtọ,

M gaara ala n’iyi n’ihi ahụhụ m na-ata.+

93 Agaghị m echefu iwu gị echefu,

N’ihi na ọ bụ ha ka i ji dowe m ndụ.+

94 Abụ m nke gị. Zọpụta m+

N’ihi na m na-edebe* iwu gị.+

95 Ndị ajọ omume na-eche m ka ha gbuo m,

Ma, m na-echebara ihe ndị ị na-echetara m echiche.

96 Ahụla m ọtụtụ ihe zuru okè,

Ma iwu gị kacha ha niile mma.

מ [Mem]

97 M ji iwu gị kpọrọ ihe nke ukwuu.+

M na-echebara ya echiche* kwa ụbọchị.+

98 Iwu gị na-eme ka m mara ihe karịa ndị iro m,+

N’ihi na ọ na-edu m ruo mgbe ebighị ebi.

99 M na-aghọta ihe karịa ndị nkụzi m niile+

Maka na m na-echebara ihe ndị ị na-echetara m echiche.*

100 Otú m si eme ihe na-egosi na m na-aghọta ihe karịa ndị okenye,

N’ihi na m na-edebe iwu gị.

101 Ekweghị m eso ụzọ ọjọọ ọ bụla,+

Ka m wee na-eme ihe i kwuru.

102 Anaghị m ahapụ ime ihe i kpebiri,

N’ihi na ị kụzierela m ihe.

103 Okwu gị na-atọ m ụtọ n’ọnụ.

Ọ na-atọ m ụtọ karịa mmanụ aṅụ.+

104 Iwu gị na-eme ka m na-akpa àgwà otú gosiri na m na-aghọta ihe.+

Ọ bụ ya mere m ji kpọọ ụzọ ọjọọ ọ bụla asị.+

נ [Nun]

105 Okwu gị bụ ọkụ* m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ,

Bụrụkwa ìhè nke na-enwu n’ụzọ m.+

106 M ṅụọla iyi na m ga-eme ihe ndị dị mma i kpebiri,

M ga-emezukwa ya.

107 M tagbuola onwe m n’ahụhụ.+

Jehova, biko, dowe m ndụ otú i kwere m ná nkwa.*+

108 Jehova, biko, ka àjà otuto m ji obi m na-achụrụ gị mee gị obi ụtọ.+

Kụziekwara m ihe ndị i kpebiri.+

109 M na-anọ n’ọnụ ọnwụ* mgbe niile,

Ma echefughị m iwu gị.+

110 Ndị ajọ omume esierela m ọnyà,

Ma ahapụbeghị m iwu gị kpafuo.+

111 Agaghị m ahapụ ihe ndị ị na-echetara m,*

N’ihi na ọ bụ ha na-eme ka obi na-atọ m ụtọ.+

112 Ekpebiela m na m ga na-eso ntụziaka gị

Mgbe niile, sogide ya ruo n’isi.

ס [Samek]

113 M kpọrọ ndị na-ejighị obi ha niile na-efe gị* asị,+

Ma m ji iwu gị kpọrọ ihe.+

114 Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m+

N’ihi na ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi.*+

115 Unu ndị na-eme ihe ọjọọ, sinụ n’ebe m nọ pụọ,+

Ka m wee na-edebe iwu Chineke m.

116 Nyere m aka otú i kwere m ná nkwa,*+

Ka m wee dịrị ndụ.

Ekwela ka ihe m na-atụ anya ya ghara imezu.*+

117 Nyere m aka ka e wee zọpụta m.+

Mgbe ahụ, m ga na-echebara ntụziaka gị echiche mgbe niile.+

118 Ị na-ajụ ndị niile hapụrụ ntụziaka gị,+

N’ihi na ha bụ ndị aghụghọ, ha na-aghakwa ụgha.

119 Ị na-awụfu ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa otú e si awụfu irighiri ihe na-abaghị uru.*+

Ọ bụ ya mere m ji jiri ihe ndị ị na-echetara m kpọrọ ihe.

120 Ahụ́ na-ama m jijiji n’ihi ụjọ m na-atụ gị.

M na-atụ ihe ndị i kpebiri egwu.

ע [Ayin]

121 M kpeela ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume.

Biko, ahapụla m ka ndị na-emegbu m nweta m.

122 Kwe ohu gị nkwa na ị ga-enyere ya aka.

Ekwela ka ndị mpako megbuo m.

123 Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m na-atụ anya ka ị zọpụta m,+

Ebe m na-echekwa ka i mezuo ihe dị mma i kwere m ná nkwa.*+

124 Gosi ohu gị na ị hụrụ ya n’anya,+

Kụziekwara m ihe i nyere n’iwu.*+

125 Abụ m ohu gị. Mee ka m na-aghọta ihe,+

Ka m wee mara ihe ndị ị na-echetara m.

126 Oge eruola ka Jehova mee ihe,+

N’ihi na ha emebiela iwu gị.

127 Ọ bụ ya mere m ji jiri iwu gị kpọrọ ihe

Karịa ọlaedo, karịadị ezigbo ọlaedo.*+

128 N’ihi ya, m weere ntụziaka* ọ bụla ị na-enye m ka ihe dị mma.+

M kpọrọ ụzọ ọjọọ ọ bụla asị.+

פ [Pee]

129 Ihe ndị ị na-echetara m dị ezigbo mma.

Ọ bụ ya mere m ji na-eme ha.

130 Anya na-emepe mmadụ ma a kọwaa okwu gị.+

Ọ na-eme ka ndị na-amaghị ihe mara ihe.+

131 Ịnụ iwu gị na-agụ m agụụ.

Ọ na-agụsi m agụụ ike.+

132 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara+

Otú i kpebiri na ị ga-emere ndị ji aha gị kpọrọ ihe.+

133 Jiri okwu gị duzie m ka m ghara ịzọhie ụkwụ.*

Ekwela ka ihe ọjọọ ọ bụla na-achị m.+

134 Napụta m n’aka ndị na-emegbu mmadụ,

M ga-edebekwa iwu gị.

135 Meere ohu gị amara,*+

Kụziekwara m ihe i nyere n’iwu.*

136 Otú ndị mmadụ si na-enupụrụ iwu gị isi

Na-eme ka anya mmiri na-agbasi m ike.+

צ [Sadee]

137 Jehova, ị bụ onye ezi omume,+

Ihe ndị i kpebiri zikwara ezi.+

138 Ihe ndị ị na-echetara m dị mma,

E kwesịkwara ịtụkwasị ha nnọọ obi.

139 Ihe gbasara gị na-anụ m ọkụ n’obi+

Maka na ndị iro m echefuola okwu gị.

140 A nụchara okwu gị anụcha nke ọma,+

Ohu gị jikwa ya kpọrọ ihe.+

141 E nweghị ihe m bụ, a na-eledakwa m anya.+

Ma echefubeghị m iwu gị.

142 Ị na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi,+

Iwu gị bụkwa eziokwu.+

143 Ọ bụ eziokwu na m na-ata ahụhụ, ihe ana-esikwara m ike,

Ma iwu gị ka na-eme m obi ụtọ.

144 Ihe ndị ị na-echetara m ziri ezi ruo mgbe ebighị ebi.

Mee m ka m na-aghọta ihe,+ ka m wee dịrị ndụ.

ק [Kof]

145 M ji obi m niile na-akpọ gị. Jehova, biko, za m.

M ga-eso ntụziaka gị.

146 M na-akpọ gị. Zọpụta m.

M ga-eme ihe ndị ị na-echetara m.

147 M biliela n’isi ụtụtụ ka m rịọ gị ka i nyere m aka,+

N’ihi na ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi.*

148 M na-emeghe anya m n’ime abalị,*

Ka m wee chebara okwu gị echiche.*+

149 Gee m ntị n’ihi ịhụnanya gị.*+

Jehova, biko, dowe m ndụ maka na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.

150 Ndị na-eme omume na-eme ihere na-abịa m nso.

Ha ajụla iwu gị.

151 Jehova, ị nọ m nso,+

Iwu gị niile bụkwa eziokwu.+

152 Ọ dịla anya m mụtara gbasara iwu gị,

Na i nyere iwu ndị ahụ ka ha dịruo mgbe ebighị ebi.+

ר [Resh]

153 Hụrụ ahụhụ m na-ata ma napụta m,+

N’ihi na echefubeghị m iwu gị.

154 Kpechite ọnụ m ma napụta m.+

Dowe m ndụ otú i kwere m ná nkwa.*

155 A gaghị azọpụta ndị ajọ omume

Maka na ha anaghị eso* ntụziaka gị.+

156 Jehova, ị na-eme ebere nke ukwuu.+

Dowe m ndụ maka na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.

157 Ndị na-akpagbu m na ndị iro m dị ọtụtụ.+

Ma ahapụbeghị m ihe ndị ị na-echetara m.

158 M kpọrọ ndị na-aghọ aghụghọ asị nke ukwuu

Maka na ha anaghị eme ihe i kwuru.+

159 Eji m iwu gị kpọrọ ihe.

Jehova, biko, dowe m ndụ n’ihi ịhụnanya gị.*+

160 Okwu gị niile bụ eziokwu.+

Ihe ndị dị mma i kpebiri na-adịru mgbe ebighị ebi.

ש [Sin] ma ọ bụ [Shin]

161 Ndị isi na-akpagbu m+ n’enweghị ihe m mere ha,

Ma m na-akwanyere okwu gị ezigbo ùgwù.+

162 Okwu gị na-eme ka m ṅụrịa ọṅụ+

Otú onye kwatara ọtụtụ ihe n’agha si aṅụrị ọṅụ.

163 M kpọrọ okwu ụgha asị, m na-asọ ya oyi.+

Ma m ji iwu gị kpọrọ ihe.+

164 M na-eto gị ugboro asaa n’ụbọchị

N’ihi ihe ndị dị mma i kpebiri.

165 Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe.*+

E nweghị ihe ga-eme ka ha daa.

166 Jehova, m na-atụ anya ka ị zọpụta m,

M na-edebekwa iwu gị.

167 M na-eme ihe ndị ị na-echetara m,

M jikwa iwu gị kpọrọ ihe nke ukwuu.+

168 M na-edebe iwu gị, na-emekwa ihe ndị ị na-echetara m,

N’ihi na ị ma ihe niile m na-eme.+

ת [Tọọ]

169 Jehova, biko, nụrụ ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.+

Jiri okwu gị mee ka m na-aghọta ihe.+

170 Nụrụ arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara.

Napụta m otú i kwere m ná nkwa.*

171 Ka m na-eto gị mgbe niile+

Maka na ị na-akụziri m ihe i nyere n’iwu.*

172 Ka m jiri okwu gị na-abụ abụ+

N’ihi na iwu gị niile ziri ezi.

173 Dịrị njikere inyere m aka,+

N’ihi na m kpebiri na m ga na-erubere iwu gị isi.+

174 Jehova, m na-atụsi anya ike ka ị zọpụta m.

Iwu gị na-emekwa m obi ụtọ.+

175 Ka m dịrị ndụ ka m wee na-eto gị.+

Ka ihe ndị i kpebiri na-enyere m aka.

176 Akpafuola m ka atụrụ furu efu.+ Chọọ ohu gị

N’ihi na echefubeghị m iwu gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya